Ecclesiastes 4 (BOICB)
1 Ọzọ, ahụrụ m mmegbu na obi ilu niile dị nʼokpuru anyanwụ,anya mmiri akwa ndị a na-emegbu emegbu,ma ọ dịkwaghị ndị nkasiobi ha nwere,ma ike dị nʼaka ndị mmegbu a,ma ha enwekwaghị ndị nkasiobi. 2 Nʼihi ya, ekwuru m, na ndị nwụrụ anwụ,bụ ndị nwụrụ anwụ mgbe gara aga,ka ndị dị ndụ mma,bụ ndị nke dị ndụ ruo ugbu a. 3 Ma ọ dị mma karịa ha abụọbụ onye ahụ a na-amụbeghị,onye na-ahụbeghị ihe ọjọọnke dị nʼokpuru anyanwụ. 4 Achọpụtakwara m na ihe mere ndị mmadụ ji na-adọgbu onwe ha nʼọrụ bụ nʼihi anya ụfụ ha nwere nʼebe ihe ndị agbataobi ha dị. Nke a bụ ihe efu, ịchụso ifufe. 5 Onye nzuzu na-afanye aka abụọ nʼapata,na-eri anụ ahụ onwe ya. 6 Ọ ka mma inwe ihe ntakịrị na obi udo,karịa mmadụ inweju akụ site nʼịdọgbu onwe ya nʼọrụ,nke bụ naanị ịchụso ifufe. 7 Ọ dịkwa ihe ọzọ m hụrụ nʼokpuru anyanwụ bụ naanị ihe efu. 8 Ọ dị otu nwoke nke naanị ya nọ,o nweghị nwa, o nwekwaghị ụmụnne.Mgbe niile, ọ na-adọgbu onwe ya nʼọrụ,ma nke a emeghị ka afọ ju ya nʼakụnụba o nwere.Ọ jụrụ sị, “Ọ bụ nʼihi onye ka m ji adọgbu onwe m nʼọrụ,”“nʼihi gịnị ka m ji anapụ onwe m ihe obi aṅụrị?”Ihe nke a enweghị isi,ihe efu na-eweta obi mgbawa ka ha bụ. 9 Mmadụ abụọ ka mma karịa otu onye,nʼihi na ha ga-arụpụta ọtụtụ ihe: 10 Otu onye nʼime ha daa,onye nke ọzọ ga-apalite ya.Ma mgbe ọ bụ naanị otu onye,onye ga-apalite ya? Ọ nọ nʼime nsogbu. 11 Ọzọ, ọ bụrụ na mmadụ abụọ edinakọ, ahụ ga-ekpokwa ha ọkụ,ma olee otu onye naanị ya dina ga-esi nweta okpomọkụ? 12 Ọ bụ ezie na e nwere ike merie onye naanị ya guzo,ma mmadụ abụọ pụrụ iguzo zọọ onwe ha.Ụdọ e ji eriri atọ tụkọta nʼotu, adịghị adọbi ya ngwangwa. 13 Ọ ka mma ịbụ nwantakịrị na onye ogbenye nwere nghọta karịa ịbụ agadi bụ eze ndị nzuzu, onye na-adịghị aṅa ntị na ndụmọdụ ọbụla. 14 Nwata dị otu a, ma eleghị anya, ọ ga-esi nʼụlọ mkpọrọ pụta bụrụ eze, ma ọ bụkwanụ na a mụrụ ya ogbenye nʼalaeze ahụ. 15 Ahụrụ m na mmadụ niile ndị bi nʼokpuru anyanwụ na-eso nwantakịrị ahụ onye nọchiri anya eze. 16 A pụghị ịgụta ndị dịnyere ya, ma ndị ga-esota nʼazụ agaghị enwe ọṅụ nʼebe onye nọchiri eze ahụ nọ. Ọzọkwa, nke a bụ ihe efu, naanị ịchụso ifufe.
In Other Versions
Ecclesiastes 4 in the ANGEFD
Ecclesiastes 4 in the ANTPNG2D
Ecclesiastes 4 in the AS21
Ecclesiastes 4 in the BAGH
Ecclesiastes 4 in the BBPNG
Ecclesiastes 4 in the BBT1E
Ecclesiastes 4 in the BDS
Ecclesiastes 4 in the BEV
Ecclesiastes 4 in the BHAD
Ecclesiastes 4 in the BIB
Ecclesiastes 4 in the BLPT
Ecclesiastes 4 in the BNT
Ecclesiastes 4 in the BNTABOOT
Ecclesiastes 4 in the BNTLV
Ecclesiastes 4 in the BOATCB
Ecclesiastes 4 in the BOATCB2
Ecclesiastes 4 in the BOBCV
Ecclesiastes 4 in the BOCNT
Ecclesiastes 4 in the BOECS
Ecclesiastes 4 in the BOGWICC
Ecclesiastes 4 in the BOHCB
Ecclesiastes 4 in the BOHCV
Ecclesiastes 4 in the BOHLNT
Ecclesiastes 4 in the BOHNTLTAL
Ecclesiastes 4 in the BOILNTAP
Ecclesiastes 4 in the BOITCV
Ecclesiastes 4 in the BOKCV
Ecclesiastes 4 in the BOKCV2
Ecclesiastes 4 in the BOKHWOG
Ecclesiastes 4 in the BOKSSV
Ecclesiastes 4 in the BOLCB
Ecclesiastes 4 in the BOLCB2
Ecclesiastes 4 in the BOMCV
Ecclesiastes 4 in the BONAV
Ecclesiastes 4 in the BONCB
Ecclesiastes 4 in the BONLT
Ecclesiastes 4 in the BONUT2
Ecclesiastes 4 in the BOPLNT
Ecclesiastes 4 in the BOSCB
Ecclesiastes 4 in the BOSNC
Ecclesiastes 4 in the BOTLNT
Ecclesiastes 4 in the BOVCB
Ecclesiastes 4 in the BOYCB
Ecclesiastes 4 in the BPBB
Ecclesiastes 4 in the BPH
Ecclesiastes 4 in the BSB
Ecclesiastes 4 in the CCB
Ecclesiastes 4 in the CUV
Ecclesiastes 4 in the CUVS
Ecclesiastes 4 in the DBT
Ecclesiastes 4 in the DGDNT
Ecclesiastes 4 in the DHNT
Ecclesiastes 4 in the DNT
Ecclesiastes 4 in the ELBE
Ecclesiastes 4 in the EMTV
Ecclesiastes 4 in the ESV
Ecclesiastes 4 in the FBV
Ecclesiastes 4 in the FEB
Ecclesiastes 4 in the GGMNT
Ecclesiastes 4 in the GNT
Ecclesiastes 4 in the HARY
Ecclesiastes 4 in the HNT
Ecclesiastes 4 in the IRVA
Ecclesiastes 4 in the IRVB
Ecclesiastes 4 in the IRVG
Ecclesiastes 4 in the IRVH
Ecclesiastes 4 in the IRVK
Ecclesiastes 4 in the IRVM
Ecclesiastes 4 in the IRVM2
Ecclesiastes 4 in the IRVO
Ecclesiastes 4 in the IRVP
Ecclesiastes 4 in the IRVT
Ecclesiastes 4 in the IRVT2
Ecclesiastes 4 in the IRVU
Ecclesiastes 4 in the ISVN
Ecclesiastes 4 in the JSNT
Ecclesiastes 4 in the KAPI
Ecclesiastes 4 in the KBT1ETNIK
Ecclesiastes 4 in the KBV
Ecclesiastes 4 in the KJV
Ecclesiastes 4 in the KNFD
Ecclesiastes 4 in the LBA
Ecclesiastes 4 in the LBLA
Ecclesiastes 4 in the LNT
Ecclesiastes 4 in the LSV
Ecclesiastes 4 in the MAAL
Ecclesiastes 4 in the MBV
Ecclesiastes 4 in the MBV2
Ecclesiastes 4 in the MHNT
Ecclesiastes 4 in the MKNFD
Ecclesiastes 4 in the MNG
Ecclesiastes 4 in the MNT
Ecclesiastes 4 in the MNT2
Ecclesiastes 4 in the MRS1T
Ecclesiastes 4 in the NAA
Ecclesiastes 4 in the NASB
Ecclesiastes 4 in the NBLA
Ecclesiastes 4 in the NBS
Ecclesiastes 4 in the NBVTP
Ecclesiastes 4 in the NET2
Ecclesiastes 4 in the NIV11
Ecclesiastes 4 in the NNT
Ecclesiastes 4 in the NNT2
Ecclesiastes 4 in the NNT3
Ecclesiastes 4 in the PDDPT
Ecclesiastes 4 in the PFNT
Ecclesiastes 4 in the RMNT
Ecclesiastes 4 in the SBIAS
Ecclesiastes 4 in the SBIBS
Ecclesiastes 4 in the SBIBS2
Ecclesiastes 4 in the SBICS
Ecclesiastes 4 in the SBIDS
Ecclesiastes 4 in the SBIGS
Ecclesiastes 4 in the SBIHS
Ecclesiastes 4 in the SBIIS
Ecclesiastes 4 in the SBIIS2
Ecclesiastes 4 in the SBIIS3
Ecclesiastes 4 in the SBIKS
Ecclesiastes 4 in the SBIKS2
Ecclesiastes 4 in the SBIMS
Ecclesiastes 4 in the SBIOS
Ecclesiastes 4 in the SBIPS
Ecclesiastes 4 in the SBISS
Ecclesiastes 4 in the SBITS
Ecclesiastes 4 in the SBITS2
Ecclesiastes 4 in the SBITS3
Ecclesiastes 4 in the SBITS4
Ecclesiastes 4 in the SBIUS
Ecclesiastes 4 in the SBIVS
Ecclesiastes 4 in the SBT
Ecclesiastes 4 in the SBT1E
Ecclesiastes 4 in the SCHL
Ecclesiastes 4 in the SNT
Ecclesiastes 4 in the SUSU
Ecclesiastes 4 in the SUSU2
Ecclesiastes 4 in the SYNO
Ecclesiastes 4 in the TBIAOTANT
Ecclesiastes 4 in the TBT1E
Ecclesiastes 4 in the TBT1E2
Ecclesiastes 4 in the TFTIP
Ecclesiastes 4 in the TFTU
Ecclesiastes 4 in the TGNTATF3T
Ecclesiastes 4 in the THAI
Ecclesiastes 4 in the TNFD
Ecclesiastes 4 in the TNT
Ecclesiastes 4 in the TNTIK
Ecclesiastes 4 in the TNTIL
Ecclesiastes 4 in the TNTIN
Ecclesiastes 4 in the TNTIP
Ecclesiastes 4 in the TNTIZ
Ecclesiastes 4 in the TOMA
Ecclesiastes 4 in the TTENT
Ecclesiastes 4 in the UBG
Ecclesiastes 4 in the UGV
Ecclesiastes 4 in the UGV2
Ecclesiastes 4 in the UGV3
Ecclesiastes 4 in the VBL
Ecclesiastes 4 in the VDCC
Ecclesiastes 4 in the YALU
Ecclesiastes 4 in the YAPE
Ecclesiastes 4 in the YBVTP
Ecclesiastes 4 in the ZBP