Ecclesiastes 9 (BOICB)
1 Ihe ndị a niile ka m tulere nke ọma nʼobi m, kpebie na ihe ndị ezi omume na ndị maara ihe na-eme dị nʼaka Chineke, ma ọ dịghị onye maara ihe na-echere ha maọbụ ịhụnanya maọbụ ịkpọ asị. 2 Ihe niile na-adakwasị mmadụ niile nʼotu ụzọ ahụ, ma onye ezi omume ma onye ajọ omume, ezi mmadụ na onye na-abụghị ezi mmadụ, onye dị ọcha na onye na-adịghị ọcha, onye na-achụ aja na onye na-adịghị achụ aja.Dịka ọ dịrị ezi mmadụ,otu a ka ọ dịrị onye mmehie;dịka ọ dịrị ndị na-aṅụ iyi,otu a kwa ka ọ dị nye ndị na-adịghị aṅụ. 3 Nke a bụkwa ihe ọjọọ na-eme nʼokpuru anyanwụ. Otu ihe ndakwasị dịrị mmadụ niile. Ọzọkwa, obi ụmụ mmadụ jupụtara nʼihe ọjọọ na ịyị ara mgbe ha nọ na ndụ, emesịa ha alakwuru ndị nwụrụ anwụ. 4 Naanị ndị dị ndụ nwere olileanya. Ọ ka mma ịbụ nkịta dị ndụ karịa ịbụ ọdụm nwụrụ anwụ. 5 Nʼihi na ndị dị ndụ maara nke ọma na ha ga-anwụ,ma ndị nwụrụ anwụ amaghị ihe ọbụla;ha enwekwaghị ụgwọ ọrụ ọzọ,nʼihi na ha bụ ndị echefurula echefu. 6 Ịhụnanya ha, na ịkpọ asị ha,na ekworo ha gabigara mgbe ha nwụrụ.Ha agaghị enwekwa okenʼihe ọbụla na-eme nʼokpuru anyanwụ. 7 Ya mere, gaa nʼihu, jiri ọṅụ rie nri gị, jirikwa ọṅụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ nʼihi na ọ bụ ugbu a ka Chineke nabatara ọrụ gị. 8 Yiri akwa dị ọcha mgbe niile, tee mmanụ na-esi isi ụtọ nʼisi gị. 9 Bie ndụ obi ụtọ, gị na nwunye gị ị hụrụ nʼanya, ụbọchị niile nke ndụ ihe efu gị nke Chineke nyere gị nʼokpuru anyanwụ, nʼihi na nke a bụ oke dịịrị gị na ndụ ndọgbu onwe gị nʼọrụ nʼokpuru anyanwụ. 10 Ihe ọbụla ị na-eme, were ike gị niile mee ya, nʼihi na ịrụ ọrụ maọbụ iche echiche, maọbụ ihe ọmụma, maọbụ amamihe adịghị nʼala ndị nwụrụ anwụ. Ebe ahụ kwa ka ị na-aga. 11 Ahụrụ ihe ọzọ nʼokpuru anyanwụ,ọ bụghị ndị nwere ụkwụ ọsọ na-agbata ihe,ọ bụkwaghị onye sikarịrị ike na-emeri nʼagha;ọ bụghị ndị maara ihe ka nri dịrị,ọ bụghị ndị nwere nghọta ka akụnụba dịrị,ọzọkwa, ọ bụghị ndị nka ka amara na-adịrị;kama ọ bụ mgbe na ihe ndaba na-eme ka ihe ndị a dịrị. 12 Nke ka nke, ọ dịghị mmadụ ọbụla maara mgbe oge ya ga-eru:Ọ dị ka nnụnụ nke mara nʼọnya,maọbụ azụ e jidere nʼụgbụ.Dịka ha, ụmụ mmadụ na-adaba nʼọnya nke ihe ọjọọmgbe ha na-atụghị anya ya. 13 Ahụkwara m ihe ọzọ nʼokpuru anyanwụ, nke a bụ ụdị amamihe nke metụrụ m nʼobi nʼebe ọ dị ukwuu. 14 Ọ dị obodo nke naanị mmadụ ole na ole bi nʼime ya, ma otu eze dị ike chịịrị ndị agha ya bịa ibuso obodo nta a agha. Ndị agha ya gbara obodo a gburugburu na-achọ ịkwatu mgbidi ya. 15 Ma ọ dị otu onye ogbenye bi nʼobodo nta ahụ, onye maara ihe, ọ zọpụtara obodo ahụ site nʼamamihe ya. Ma o nweghị onye chetara ihe banyere ya. 16 Nke a mere m ji sị, inwe amamihe bara uru karịa ịdị ike, ma ọ bụrụ na onye amamihe ahụ bụ onye ogbenye, a ga-eleda ya anya, a gaghị akpọkwa okwu ya ihe. 17 Okwu nke onye maara ihe na-ekwu na nwayọọ ka a na-anụ,karịa iti mkpu nke onye na-achị achị nʼetiti ndị nzuzu. 18 Amamihe ka ihe agha niile mma,ma otu onye mmehie na-ala ọtụtụ ezi ihe nʼiyi.
In Other Versions
Ecclesiastes 9 in the ANGEFD
Ecclesiastes 9 in the ANTPNG2D
Ecclesiastes 9 in the AS21
Ecclesiastes 9 in the BAGH
Ecclesiastes 9 in the BBPNG
Ecclesiastes 9 in the BBT1E
Ecclesiastes 9 in the BDS
Ecclesiastes 9 in the BEV
Ecclesiastes 9 in the BHAD
Ecclesiastes 9 in the BIB
Ecclesiastes 9 in the BLPT
Ecclesiastes 9 in the BNT
Ecclesiastes 9 in the BNTABOOT
Ecclesiastes 9 in the BNTLV
Ecclesiastes 9 in the BOATCB
Ecclesiastes 9 in the BOATCB2
Ecclesiastes 9 in the BOBCV
Ecclesiastes 9 in the BOCNT
Ecclesiastes 9 in the BOECS
Ecclesiastes 9 in the BOGWICC
Ecclesiastes 9 in the BOHCB
Ecclesiastes 9 in the BOHCV
Ecclesiastes 9 in the BOHLNT
Ecclesiastes 9 in the BOHNTLTAL
Ecclesiastes 9 in the BOILNTAP
Ecclesiastes 9 in the BOITCV
Ecclesiastes 9 in the BOKCV
Ecclesiastes 9 in the BOKCV2
Ecclesiastes 9 in the BOKHWOG
Ecclesiastes 9 in the BOKSSV
Ecclesiastes 9 in the BOLCB
Ecclesiastes 9 in the BOLCB2
Ecclesiastes 9 in the BOMCV
Ecclesiastes 9 in the BONAV
Ecclesiastes 9 in the BONCB
Ecclesiastes 9 in the BONLT
Ecclesiastes 9 in the BONUT2
Ecclesiastes 9 in the BOPLNT
Ecclesiastes 9 in the BOSCB
Ecclesiastes 9 in the BOSNC
Ecclesiastes 9 in the BOTLNT
Ecclesiastes 9 in the BOVCB
Ecclesiastes 9 in the BOYCB
Ecclesiastes 9 in the BPBB
Ecclesiastes 9 in the BPH
Ecclesiastes 9 in the BSB
Ecclesiastes 9 in the CCB
Ecclesiastes 9 in the CUV
Ecclesiastes 9 in the CUVS
Ecclesiastes 9 in the DBT
Ecclesiastes 9 in the DGDNT
Ecclesiastes 9 in the DHNT
Ecclesiastes 9 in the DNT
Ecclesiastes 9 in the ELBE
Ecclesiastes 9 in the EMTV
Ecclesiastes 9 in the ESV
Ecclesiastes 9 in the FBV
Ecclesiastes 9 in the FEB
Ecclesiastes 9 in the GGMNT
Ecclesiastes 9 in the GNT
Ecclesiastes 9 in the HARY
Ecclesiastes 9 in the HNT
Ecclesiastes 9 in the IRVA
Ecclesiastes 9 in the IRVB
Ecclesiastes 9 in the IRVG
Ecclesiastes 9 in the IRVH
Ecclesiastes 9 in the IRVK
Ecclesiastes 9 in the IRVM
Ecclesiastes 9 in the IRVM2
Ecclesiastes 9 in the IRVO
Ecclesiastes 9 in the IRVP
Ecclesiastes 9 in the IRVT
Ecclesiastes 9 in the IRVT2
Ecclesiastes 9 in the IRVU
Ecclesiastes 9 in the ISVN
Ecclesiastes 9 in the JSNT
Ecclesiastes 9 in the KAPI
Ecclesiastes 9 in the KBT1ETNIK
Ecclesiastes 9 in the KBV
Ecclesiastes 9 in the KJV
Ecclesiastes 9 in the KNFD
Ecclesiastes 9 in the LBA
Ecclesiastes 9 in the LBLA
Ecclesiastes 9 in the LNT
Ecclesiastes 9 in the LSV
Ecclesiastes 9 in the MAAL
Ecclesiastes 9 in the MBV
Ecclesiastes 9 in the MBV2
Ecclesiastes 9 in the MHNT
Ecclesiastes 9 in the MKNFD
Ecclesiastes 9 in the MNG
Ecclesiastes 9 in the MNT
Ecclesiastes 9 in the MNT2
Ecclesiastes 9 in the MRS1T
Ecclesiastes 9 in the NAA
Ecclesiastes 9 in the NASB
Ecclesiastes 9 in the NBLA
Ecclesiastes 9 in the NBS
Ecclesiastes 9 in the NBVTP
Ecclesiastes 9 in the NET2
Ecclesiastes 9 in the NIV11
Ecclesiastes 9 in the NNT
Ecclesiastes 9 in the NNT2
Ecclesiastes 9 in the NNT3
Ecclesiastes 9 in the PDDPT
Ecclesiastes 9 in the PFNT
Ecclesiastes 9 in the RMNT
Ecclesiastes 9 in the SBIAS
Ecclesiastes 9 in the SBIBS
Ecclesiastes 9 in the SBIBS2
Ecclesiastes 9 in the SBICS
Ecclesiastes 9 in the SBIDS
Ecclesiastes 9 in the SBIGS
Ecclesiastes 9 in the SBIHS
Ecclesiastes 9 in the SBIIS
Ecclesiastes 9 in the SBIIS2
Ecclesiastes 9 in the SBIIS3
Ecclesiastes 9 in the SBIKS
Ecclesiastes 9 in the SBIKS2
Ecclesiastes 9 in the SBIMS
Ecclesiastes 9 in the SBIOS
Ecclesiastes 9 in the SBIPS
Ecclesiastes 9 in the SBISS
Ecclesiastes 9 in the SBITS
Ecclesiastes 9 in the SBITS2
Ecclesiastes 9 in the SBITS3
Ecclesiastes 9 in the SBITS4
Ecclesiastes 9 in the SBIUS
Ecclesiastes 9 in the SBIVS
Ecclesiastes 9 in the SBT
Ecclesiastes 9 in the SBT1E
Ecclesiastes 9 in the SCHL
Ecclesiastes 9 in the SNT
Ecclesiastes 9 in the SUSU
Ecclesiastes 9 in the SUSU2
Ecclesiastes 9 in the SYNO
Ecclesiastes 9 in the TBIAOTANT
Ecclesiastes 9 in the TBT1E
Ecclesiastes 9 in the TBT1E2
Ecclesiastes 9 in the TFTIP
Ecclesiastes 9 in the TFTU
Ecclesiastes 9 in the TGNTATF3T
Ecclesiastes 9 in the THAI
Ecclesiastes 9 in the TNFD
Ecclesiastes 9 in the TNT
Ecclesiastes 9 in the TNTIK
Ecclesiastes 9 in the TNTIL
Ecclesiastes 9 in the TNTIN
Ecclesiastes 9 in the TNTIP
Ecclesiastes 9 in the TNTIZ
Ecclesiastes 9 in the TOMA
Ecclesiastes 9 in the TTENT
Ecclesiastes 9 in the UBG
Ecclesiastes 9 in the UGV
Ecclesiastes 9 in the UGV2
Ecclesiastes 9 in the UGV3
Ecclesiastes 9 in the VBL
Ecclesiastes 9 in the VDCC
Ecclesiastes 9 in the YALU
Ecclesiastes 9 in the YAPE
Ecclesiastes 9 in the YBVTP
Ecclesiastes 9 in the ZBP