Habakkuk 3 (BOICB)

1 Nke a bụ ekpere Habakuk onye amụma kpere. Ọ dị nʼusoro Shiginot. Nke a bụ ihe o kwuru. 2 ONYENWE ANYỊ anụla m ihe niile e kwuru banyere ude gị.Ịdị ukwuu nke ọrụ gị niile na-emekwa ka m dere duu nʼegwu nʼihu gị, ONYENWE ANYỊ.Mekwaa ya ọzọ nʼoge nke anyị,mekwaa ka anụ akụkọ ya nʼọgbọ anyị.Nʼoke iwe gị chetakwa ebere. 3 Chineke si na Teman bịa,Onye Nsọ ahụ sikwa nʼugwu Paran. SelaEbube ya na-ekpuchi eluigwe,otuto ya jupụtakwara nʼụwa. 4 Ịma mma ya na-achapụta dịka ihe anyanwụ ụtụtụ,ihe na-enwupụta site nʼaka ya,ọ bụkwa nʼebe ahụ ka e zoro ike ya. 5 Nʼihu ya ka ajọ ọrịa na-efe efe na-aga,oke mbibi na-esokwa ya nʼazụ. 6 O guzoro ọtọ yọgharịa ụwa;o lere anya, mee ka mba niile maa jijiji.Ugwu ukwu ochie ahụ niile dara,ugwu nta ochie ndị ahụ dakwara.Nʼihi na ụzọ ya ga-adịgide ruo mgbe niile ebighị ebi. 7 Ahụrụ m ụlọ ikwu nke Kushan ka ha nọ ọnọdụ ụbọchị ọjọọ,na ebe obibi ndị Midia ka ha nọ na oke ahụ ụfụ. 8 Ọ bụ osimiri, ka gị bụ ONYENWE ANYỊ were iwe megide?Ọnụma gị, ọ dị ukwuu megide iyi niile?Oke iwe gị ọ bụ megide oke osimirimgbe ị nọkwasịrị nʼelu ịnyịnya gị,nakwa nʼelu ụgbọ ịnyịnya ị wetara ndị nke gị mmeri? 9 I kpughepụrụ ụta gị,kpọọ oku ka a chịtara gị ọtụtụ àkụ. SelaI ji osimiri dị iche iche kewaa ụwa. 10 Mgbe ugwu niile hụrụ gị ha nyagharịrị onwe ha nʼihi ihe mgbu bịakwasịrị ha.Oke mmiri ozuzo gabigakwara.Ogbu mmiri mere ka olu ya daa ụda,buliekwa ebili mmiri elu. 11 Anyanwụ na ọnwa guzokwara duu na mbara eluigwe,mgbe ha hụrụ ihe nke àkụ gị,mgbe ha hụrụ amụma nke ùbe gị gburu. 12 I sitere nʼọnụma gị zọgharịa ije nʼụwa,sitekwa nʼiwe gị zọchaa mba dị iche iche dịka ọka. 13 Ị pụtara ịzọpụta ndị gị,ịzọpụta onye ahụ i tere mmanụ.Ị zọpịara isi onyendu nke ala ajọ omume ahụ,gbawa ya ọtọ site nʼisi ruo nʼụkwụ. 14 Ọ bụ ùbe ya ka i ji mawaa ya isi,mgbe ndị dike nʼagha ya bịara dịka oke ifufe ịchụsa anyị,mgbe ha si nʼobi ụtọ ha chee na ha na-aga iripịa ndị ogbenye e wedara nʼala,bụ ndị na-ezo onwe ha. 15 Ị chịrịla ịnyịnya gị zọọ ije nʼoke osimiri,kpagharịa mmiri ukwu ndị ahụ. 16 Amara m jijiji nʼobi m mgbe m nụrụ ihe ndị a niile,egbugbere ọnụ m abụọ kụkọtara nʼegwu,ọkpụkpụ dị m nʼahụ malitere ire ure,mee ka ụkwụ m maa jijiji.Ma aga m eji ndidi chere ụbọchị ọjọọ ahụnke ga-abịakwasị ndị ahụ na-abịa ibuso anyị agha. 17 A sịkwarị na osisi fiig amaghị ifuru,na ọ dịghị mkpụrụ dị nʼosisi vaịnị,a sịkwa na mkpụrụ osisi oliv ebilatana ala ubi niile emepụtaghị ihe oriri,a sịkwa na ọ dịghị atụrụ dị nʼọgba anụ,na ọ dịkwaghị ehi nọ nʼụlọ anụmanụ, 18 mụ onwe m ga-anọgide na-aṅụrị ọṅụ nʼime ONYENWE ANYỊ.Aga m etegharịkwa egwu ọṅụ nʼime Chineke Onye nzọpụta m. 19 Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ bụ ike m,ọ na-eme ụkwụ m abụọ ka ha dịka nke ele.Ọ na-emekwa ka m zọọ ije nʼebe niile dị elu.Nke a dịrị onyeisi abụ, nʼụbọ akwara m dị iche iche.

In Other Versions

Habakkuk 3 in the ANGEFD

Habakkuk 3 in the ANTPNG2D

Habakkuk 3 in the AS21

Habakkuk 3 in the BAGH

Habakkuk 3 in the BBPNG

Habakkuk 3 in the BBT1E

Habakkuk 3 in the BDS

Habakkuk 3 in the BEV

Habakkuk 3 in the BHAD

Habakkuk 3 in the BIB

Habakkuk 3 in the BLPT

Habakkuk 3 in the BNT

Habakkuk 3 in the BNTABOOT

Habakkuk 3 in the BNTLV

Habakkuk 3 in the BOATCB

Habakkuk 3 in the BOATCB2

Habakkuk 3 in the BOBCV

Habakkuk 3 in the BOCNT

Habakkuk 3 in the BOECS

Habakkuk 3 in the BOGWICC

Habakkuk 3 in the BOHCB

Habakkuk 3 in the BOHCV

Habakkuk 3 in the BOHLNT

Habakkuk 3 in the BOHNTLTAL

Habakkuk 3 in the BOILNTAP

Habakkuk 3 in the BOITCV

Habakkuk 3 in the BOKCV

Habakkuk 3 in the BOKCV2

Habakkuk 3 in the BOKHWOG

Habakkuk 3 in the BOKSSV

Habakkuk 3 in the BOLCB

Habakkuk 3 in the BOLCB2

Habakkuk 3 in the BOMCV

Habakkuk 3 in the BONAV

Habakkuk 3 in the BONCB

Habakkuk 3 in the BONLT

Habakkuk 3 in the BONUT2

Habakkuk 3 in the BOPLNT

Habakkuk 3 in the BOSCB

Habakkuk 3 in the BOSNC

Habakkuk 3 in the BOTLNT

Habakkuk 3 in the BOVCB

Habakkuk 3 in the BOYCB

Habakkuk 3 in the BPBB

Habakkuk 3 in the BPH

Habakkuk 3 in the BSB

Habakkuk 3 in the CCB

Habakkuk 3 in the CUV

Habakkuk 3 in the CUVS

Habakkuk 3 in the DBT

Habakkuk 3 in the DGDNT

Habakkuk 3 in the DHNT

Habakkuk 3 in the DNT

Habakkuk 3 in the ELBE

Habakkuk 3 in the EMTV

Habakkuk 3 in the ESV

Habakkuk 3 in the FBV

Habakkuk 3 in the FEB

Habakkuk 3 in the GGMNT

Habakkuk 3 in the GNT

Habakkuk 3 in the HARY

Habakkuk 3 in the HNT

Habakkuk 3 in the IRVA

Habakkuk 3 in the IRVB

Habakkuk 3 in the IRVG

Habakkuk 3 in the IRVH

Habakkuk 3 in the IRVK

Habakkuk 3 in the IRVM

Habakkuk 3 in the IRVM2

Habakkuk 3 in the IRVO

Habakkuk 3 in the IRVP

Habakkuk 3 in the IRVT

Habakkuk 3 in the IRVT2

Habakkuk 3 in the IRVU

Habakkuk 3 in the ISVN

Habakkuk 3 in the JSNT

Habakkuk 3 in the KAPI

Habakkuk 3 in the KBT1ETNIK

Habakkuk 3 in the KBV

Habakkuk 3 in the KJV

Habakkuk 3 in the KNFD

Habakkuk 3 in the LBA

Habakkuk 3 in the LBLA

Habakkuk 3 in the LNT

Habakkuk 3 in the LSV

Habakkuk 3 in the MAAL

Habakkuk 3 in the MBV

Habakkuk 3 in the MBV2

Habakkuk 3 in the MHNT

Habakkuk 3 in the MKNFD

Habakkuk 3 in the MNG

Habakkuk 3 in the MNT

Habakkuk 3 in the MNT2

Habakkuk 3 in the MRS1T

Habakkuk 3 in the NAA

Habakkuk 3 in the NASB

Habakkuk 3 in the NBLA

Habakkuk 3 in the NBS

Habakkuk 3 in the NBVTP

Habakkuk 3 in the NET2

Habakkuk 3 in the NIV11

Habakkuk 3 in the NNT

Habakkuk 3 in the NNT2

Habakkuk 3 in the NNT3

Habakkuk 3 in the PDDPT

Habakkuk 3 in the PFNT

Habakkuk 3 in the RMNT

Habakkuk 3 in the SBIAS

Habakkuk 3 in the SBIBS

Habakkuk 3 in the SBIBS2

Habakkuk 3 in the SBICS

Habakkuk 3 in the SBIDS

Habakkuk 3 in the SBIGS

Habakkuk 3 in the SBIHS

Habakkuk 3 in the SBIIS

Habakkuk 3 in the SBIIS2

Habakkuk 3 in the SBIIS3

Habakkuk 3 in the SBIKS

Habakkuk 3 in the SBIKS2

Habakkuk 3 in the SBIMS

Habakkuk 3 in the SBIOS

Habakkuk 3 in the SBIPS

Habakkuk 3 in the SBISS

Habakkuk 3 in the SBITS

Habakkuk 3 in the SBITS2

Habakkuk 3 in the SBITS3

Habakkuk 3 in the SBITS4

Habakkuk 3 in the SBIUS

Habakkuk 3 in the SBIVS

Habakkuk 3 in the SBT

Habakkuk 3 in the SBT1E

Habakkuk 3 in the SCHL

Habakkuk 3 in the SNT

Habakkuk 3 in the SUSU

Habakkuk 3 in the SUSU2

Habakkuk 3 in the SYNO

Habakkuk 3 in the TBIAOTANT

Habakkuk 3 in the TBT1E

Habakkuk 3 in the TBT1E2

Habakkuk 3 in the TFTIP

Habakkuk 3 in the TFTU

Habakkuk 3 in the TGNTATF3T

Habakkuk 3 in the THAI

Habakkuk 3 in the TNFD

Habakkuk 3 in the TNT

Habakkuk 3 in the TNTIK

Habakkuk 3 in the TNTIL

Habakkuk 3 in the TNTIN

Habakkuk 3 in the TNTIP

Habakkuk 3 in the TNTIZ

Habakkuk 3 in the TOMA

Habakkuk 3 in the TTENT

Habakkuk 3 in the UBG

Habakkuk 3 in the UGV

Habakkuk 3 in the UGV2

Habakkuk 3 in the UGV3

Habakkuk 3 in the VBL

Habakkuk 3 in the VDCC

Habakkuk 3 in the YALU

Habakkuk 3 in the YAPE

Habakkuk 3 in the YBVTP

Habakkuk 3 in the ZBP