Hebrews 8 (BOICB)
1 Isi okwu dị nʼihe niile anyị na-ekwu bụ nke a, na anyị nwere onyeisi nchụaja dị otu a, bụ onye na-anọdụ ala nʼaka nri nke ocheeze onye ahụ kachasị ihe niile elu nʼeluigwe. 2 Onye na-eje ozi nʼebe nsọ ahụ, bụ ezi ụlọ ikwu ahụ Onyenwe anyị ji aka ya wuo, ọ bụghị mmadụ wuru ya. 3 A họpụtara onyeisi nchụaja ọbụla ka ọ na-achụ aja na-enyekwa onyinye. Nʼihi nke a, o kwesikwara ka ọ nwee ihe ọ ga-eji na-achụ aja. 4 A sịkwarị na ọ nọ nʼụwa, o garaghị a bụ onye nchụaja nʼihi na e nwere ndị nchụaja na-achụ aja dị ka usoro iwu si dị. 5 Ha na-eje ozi nʼebe nsọ ahụ nke bụ oyiyi na onyinyo banyere ihe nke dị nʼeluigwe. Ọ bụ nke a mere e ji dọọ Mosis aka na ntị mgbe ọ na-akwado iwu ụlọ ikwu ahụ, “Lezie anya hụ na i mere ihe niile nʼusoro dị ka e si gosiri gị nʼelu ugwu.” 6 Ma otu ọ dị, ọ natara ọrụ ije ozi karịrị nke ha, dị ka onye ogbugbo nke ọgbụgba ndụ dị elu karịa nke ochie, ebe ọgbụgba ndụ nke ọhụrụ a o mere ka ọ dịrị nʼetiti ya na mmadụ dabeere na nkwa dị mma karịa. 7 Ọ bụrụ na ọgbụgba ndụ ochie ahụ zuruoke, ọ garaghị aba uru ka achọwa ọgbụgba ndụ ọzọ. 8 Ma Chineke chọpụtara ezughị oke ha mgbe ọ sịrị,“Lee, oge na-abịa, ka Onyenwe anyị kwupụtara,mgbe m ga-eme ka ọgbụgba ndụ ọhụrụdịrị nʼetiti mụ na ụlọ Izrel,nakwa ụlọ Juda. 9 Ọ bụghị ụdị ọgbụgba ndụmụ na nna nna ha gbara,mgbe m jidere ha nʼakasite nʼala Ijipt dupụta ha,nʼihi na ha anọgideghị bụrụ ndị kwesiri ntụkwasị obi idebe ọgbụgba ndụ m.Nʼihi ya, echepụrụ ihu m nʼebe ha nọ,ka Onyenwe anyị kwupụtara. 10 Ma nke a bụ ọgbụgba ndụ m ga-eme ka ọ dịrị nʼetiti mụ onwe m na ụlọ Izrel,mgbe oge ndị ahụ gasịrị, otu a ka Onyenwe anyị kwubiri.Aga m etinye iwu m nʼime uche ha,dekwasị ya nʼobi ha.Aga m abụ Chineke ha,ha onwe ha ga-abụkwa ndị m. 11 Ọ dịghị onye ọbụla nʼetiti ha ga-akụziri onye agbataobi ya ihe,maọbụ otu onye asị ibe ya, ‘Mara Onyenwe anyị,’nʼihi na ha niile ga-ama onye m bụ,site nʼonye dịkarịsịrị nta ruo nʼonye dịkarịsịrị ukwuu. 12 Nʼihi na aga m agbaghara ajọ omume ha,agaghị m echetakwa mmehie ha niile ọzọ.” 13 Mgbe o kwuru okwu banyere ọgbụgba ndụ ọhụrụ, ọ pụtara na nke ochie ahụ abụrụla ihe gabigara agabiga. Ihe dị ochie nke gabigara ga-emesịa ghara ịdịkwa.
In Other Versions
Hebrews 8 in the ANGEFD
Hebrews 8 in the ANTPNG2D
Hebrews 8 in the AS21
Hebrews 8 in the BAGH
Hebrews 8 in the BBPNG
Hebrews 8 in the BBT1E
Hebrews 8 in the BDS
Hebrews 8 in the BEV
Hebrews 8 in the BHAD
Hebrews 8 in the BIB
Hebrews 8 in the BLPT
Hebrews 8 in the BNT
Hebrews 8 in the BNTABOOT
Hebrews 8 in the BNTLV
Hebrews 8 in the BOATCB
Hebrews 8 in the BOATCB2
Hebrews 8 in the BOBCV
Hebrews 8 in the BOCNT
Hebrews 8 in the BOECS
Hebrews 8 in the BOGWICC
Hebrews 8 in the BOHCB
Hebrews 8 in the BOHCV
Hebrews 8 in the BOHLNT
Hebrews 8 in the BOHNTLTAL
Hebrews 8 in the BOILNTAP
Hebrews 8 in the BOITCV
Hebrews 8 in the BOKCV
Hebrews 8 in the BOKCV2
Hebrews 8 in the BOKHWOG
Hebrews 8 in the BOKSSV
Hebrews 8 in the BOLCB
Hebrews 8 in the BOLCB2
Hebrews 8 in the BOMCV
Hebrews 8 in the BONAV
Hebrews 8 in the BONCB
Hebrews 8 in the BONLT
Hebrews 8 in the BONUT2
Hebrews 8 in the BOPLNT
Hebrews 8 in the BOSCB
Hebrews 8 in the BOSNC
Hebrews 8 in the BOTLNT
Hebrews 8 in the BOVCB
Hebrews 8 in the BOYCB
Hebrews 8 in the BPBB
Hebrews 8 in the BPH
Hebrews 8 in the BSB
Hebrews 8 in the CCB
Hebrews 8 in the CUV
Hebrews 8 in the CUVS
Hebrews 8 in the DBT
Hebrews 8 in the DGDNT
Hebrews 8 in the DHNT
Hebrews 8 in the DNT
Hebrews 8 in the ELBE
Hebrews 8 in the EMTV
Hebrews 8 in the ESV
Hebrews 8 in the FBV
Hebrews 8 in the FEB
Hebrews 8 in the GGMNT
Hebrews 8 in the GNT
Hebrews 8 in the HARY
Hebrews 8 in the HNT
Hebrews 8 in the IRVA
Hebrews 8 in the IRVB
Hebrews 8 in the IRVG
Hebrews 8 in the IRVH
Hebrews 8 in the IRVK
Hebrews 8 in the IRVM
Hebrews 8 in the IRVM2
Hebrews 8 in the IRVO
Hebrews 8 in the IRVP
Hebrews 8 in the IRVT
Hebrews 8 in the IRVT2
Hebrews 8 in the IRVU
Hebrews 8 in the ISVN
Hebrews 8 in the JSNT
Hebrews 8 in the KAPI
Hebrews 8 in the KBT1ETNIK
Hebrews 8 in the KBV
Hebrews 8 in the KJV
Hebrews 8 in the KNFD
Hebrews 8 in the LBA
Hebrews 8 in the LBLA
Hebrews 8 in the LNT
Hebrews 8 in the LSV
Hebrews 8 in the MAAL
Hebrews 8 in the MBV
Hebrews 8 in the MBV2
Hebrews 8 in the MHNT
Hebrews 8 in the MKNFD
Hebrews 8 in the MNG
Hebrews 8 in the MNT
Hebrews 8 in the MNT2
Hebrews 8 in the MRS1T
Hebrews 8 in the NAA
Hebrews 8 in the NASB
Hebrews 8 in the NBLA
Hebrews 8 in the NBS
Hebrews 8 in the NBVTP
Hebrews 8 in the NET2
Hebrews 8 in the NIV11
Hebrews 8 in the NNT
Hebrews 8 in the NNT2
Hebrews 8 in the NNT3
Hebrews 8 in the PDDPT
Hebrews 8 in the PFNT
Hebrews 8 in the RMNT
Hebrews 8 in the SBIAS
Hebrews 8 in the SBIBS
Hebrews 8 in the SBIBS2
Hebrews 8 in the SBICS
Hebrews 8 in the SBIDS
Hebrews 8 in the SBIGS
Hebrews 8 in the SBIHS
Hebrews 8 in the SBIIS
Hebrews 8 in the SBIIS2
Hebrews 8 in the SBIIS3
Hebrews 8 in the SBIKS
Hebrews 8 in the SBIKS2
Hebrews 8 in the SBIMS
Hebrews 8 in the SBIOS
Hebrews 8 in the SBIPS
Hebrews 8 in the SBISS
Hebrews 8 in the SBITS
Hebrews 8 in the SBITS2
Hebrews 8 in the SBITS3
Hebrews 8 in the SBITS4
Hebrews 8 in the SBIUS
Hebrews 8 in the SBIVS
Hebrews 8 in the SBT
Hebrews 8 in the SBT1E
Hebrews 8 in the SCHL
Hebrews 8 in the SNT
Hebrews 8 in the SUSU
Hebrews 8 in the SUSU2
Hebrews 8 in the SYNO
Hebrews 8 in the TBIAOTANT
Hebrews 8 in the TBT1E
Hebrews 8 in the TBT1E2
Hebrews 8 in the TFTIP
Hebrews 8 in the TFTU
Hebrews 8 in the TGNTATF3T
Hebrews 8 in the THAI
Hebrews 8 in the TNFD
Hebrews 8 in the TNT
Hebrews 8 in the TNTIK
Hebrews 8 in the TNTIL
Hebrews 8 in the TNTIN
Hebrews 8 in the TNTIP
Hebrews 8 in the TNTIZ
Hebrews 8 in the TOMA
Hebrews 8 in the TTENT
Hebrews 8 in the UBG
Hebrews 8 in the UGV
Hebrews 8 in the UGV2
Hebrews 8 in the UGV3
Hebrews 8 in the VBL
Hebrews 8 in the VDCC
Hebrews 8 in the YALU
Hebrews 8 in the YAPE
Hebrews 8 in the YBVTP
Hebrews 8 in the ZBP