Job 37 (BOICB)
1 “Nʼihi nke a, obi m na-ama jijiji,na-amali elu site nʼọnọdụ ya. 2 Gee ntị! Gee ntị nụrụ ụda olu ya,na ụzụ nke si nʼọnụ ya apụta. 3 Ọ na-atọpụ amụma ya ka ọ na-ejeru nʼokpuru eluigwe niile,ọ na-ezisakwa ya ebe niile ụwa sọtụrụ. 4 Nke a gasịa, ihe ọzọ na-eso ya bụ mbigbọ nke olu ike ya;ụda olu ya na ada ụda dịka egbe eluigwe,mgbe olu ahụ dara dakwasị,ọ naghị egbochi amụma igbu egbu. 5 Nʼụzọ dị ebube ka olu Chineke si ada dịka egbe eluigwe;ọ na-eme ọtụtụ ihe ukwuu nke anyị na-apụghị ịghọta. 6 Nʼihi na ọ bụ ya na-agwa snoo okwu sị: ‘Daa nʼelu ala,’na-agwakwa mmiri ozuzo okwu sị, ‘Zoo nnukwu mmiri ozuzo.’ 7 Ka mmadụ o kere mata akaọrụ ya;ọ na-emekwa ka mmadụ ọbụla kwụsị ịdọgbu onwe ya nʼọrụ. 8 Ụmụ anụmanụ bi nʼọhịa na-agbaba zoo onwe;ha na-anọgide nʼebe obibi ha. 9 Oke ifufe na-esite nʼụlọ ya na-abịa,oyi na-esitekwa nʼikuku na-agbasa agbasa. 10 Iku ume Chineke na-emepụta mkpụrụ mmiri,ogbu mmiri na-akpụkọtakwa. 11 Ọ na-eme ka igwe ojii jupụta na mmiri;na-eme ka amụma gbuo nʼime igwe ojii. 12 Site na ntụziaka ya ka ha na-echigharị onwe ha gburugburuimezu ihe ọbụla ọ chọrọ ka ha meenʼelu ụwa niile. 13 Ọ na-ewebata igwe ojii maka ịta ndị mmadụ ahụhụ,na-eweta ya maka ime ka mmiri zokwasị elu ala igosi ịhụnanya ya. 14 “Job, gee ntị.Tulee ọrụ ebube niile Chineke na-arụ. 15 Ị maara otu Chineke si achịkọta igwe ojiina-eme ka amụma gbuo? 16 Ị maara otu Chineke si kwụba igwe ojii na mbara eluigwe,nke bụ ọrụ ebube onye ihe ọmụma ya zuruoke? 17 Gị onye uwe i yi nʼahụ na-ekpo gị ọkụmgbe ụwa dere jii nʼihi ifufe na-esite na ndịda na-abịa, 18 ị pụrụ iso ya tụsaa mbara eluigwenke dị ike dịka enyo bronz a wụrụ awụ? 19 “Gwa anyị ihe anyị ga-azaghachi ya;ebe ọ bụ na anyị apụghị ido okwu anyị nʼusoro nʼihi ọchịchịrị nke anyị nọ nʼime ya. 20 A ga-agwa ya na m nwere okwu?Ọ dị mmadụ ọbụla ga-achọ ka e loda ya? 21 Ugbu a, ọ dịghị mmadụ ọbụla pụrụ ilekwasị anyanwụ anyaka ọ na-achake na mbara igwe,mgbe ifufe ji ngwangwa gabiga mee ka o nwuo ọcha. 22 Nʼugwu ka ebube na-enwu dịka ọlaedo si apụta;Chineke na-eji ebube dị egwu na-abịa. 23 Onye pụrụ ime ihe niile bụ onye anyị na-enweghị ike chọta. Ike ya dị ukwuu,nʼikpe ikpe ya ziri ezi na ezi omume ya bara ụba, ọ naghị emegbu mmadụ. 24 Ya mere, ụmụ mmadụ na-atụ egwu ya,ọ bụ na o nweghị nsọpụrụ nye ndị niile obi ha maara ihe?”
In Other Versions
Job 37 in the ANGEFD
Job 37 in the ANTPNG2D
Job 37 in the AS21
Job 37 in the BAGH
Job 37 in the BBPNG
Job 37 in the BBT1E
Job 37 in the BDS
Job 37 in the BEV
Job 37 in the BHAD
Job 37 in the BIB
Job 37 in the BLPT
Job 37 in the BNT
Job 37 in the BNTABOOT
Job 37 in the BNTLV
Job 37 in the BOATCB
Job 37 in the BOATCB2
Job 37 in the BOBCV
Job 37 in the BOCNT
Job 37 in the BOECS
Job 37 in the BOGWICC
Job 37 in the BOHCB
Job 37 in the BOHCV
Job 37 in the BOHLNT
Job 37 in the BOHNTLTAL
Job 37 in the BOILNTAP
Job 37 in the BOITCV
Job 37 in the BOKCV
Job 37 in the BOKCV2
Job 37 in the BOKHWOG
Job 37 in the BOKSSV
Job 37 in the BOLCB
Job 37 in the BOLCB2
Job 37 in the BOMCV
Job 37 in the BONAV
Job 37 in the BONCB
Job 37 in the BONLT
Job 37 in the BONUT2
Job 37 in the BOPLNT
Job 37 in the BOSCB
Job 37 in the BOSNC
Job 37 in the BOTLNT
Job 37 in the BOVCB
Job 37 in the BOYCB
Job 37 in the BPBB
Job 37 in the BPH
Job 37 in the BSB
Job 37 in the CCB
Job 37 in the CUV
Job 37 in the CUVS
Job 37 in the DBT
Job 37 in the DGDNT
Job 37 in the DHNT
Job 37 in the DNT
Job 37 in the ELBE
Job 37 in the EMTV
Job 37 in the ESV
Job 37 in the FBV
Job 37 in the FEB
Job 37 in the GGMNT
Job 37 in the GNT
Job 37 in the HARY
Job 37 in the HNT
Job 37 in the IRVA
Job 37 in the IRVB
Job 37 in the IRVG
Job 37 in the IRVH
Job 37 in the IRVK
Job 37 in the IRVM
Job 37 in the IRVM2
Job 37 in the IRVO
Job 37 in the IRVP
Job 37 in the IRVT
Job 37 in the IRVT2
Job 37 in the IRVU
Job 37 in the ISVN
Job 37 in the JSNT
Job 37 in the KAPI
Job 37 in the KBT1ETNIK
Job 37 in the KBV
Job 37 in the KJV
Job 37 in the KNFD
Job 37 in the LBA
Job 37 in the LBLA
Job 37 in the LNT
Job 37 in the LSV
Job 37 in the MAAL
Job 37 in the MBV
Job 37 in the MBV2
Job 37 in the MHNT
Job 37 in the MKNFD
Job 37 in the MNG
Job 37 in the MNT
Job 37 in the MNT2
Job 37 in the MRS1T
Job 37 in the NAA
Job 37 in the NASB
Job 37 in the NBLA
Job 37 in the NBS
Job 37 in the NBVTP
Job 37 in the NET2
Job 37 in the NIV11
Job 37 in the NNT
Job 37 in the NNT2
Job 37 in the NNT3
Job 37 in the PDDPT
Job 37 in the PFNT
Job 37 in the RMNT
Job 37 in the SBIAS
Job 37 in the SBIBS
Job 37 in the SBIBS2
Job 37 in the SBICS
Job 37 in the SBIDS
Job 37 in the SBIGS
Job 37 in the SBIHS
Job 37 in the SBIIS
Job 37 in the SBIIS2
Job 37 in the SBIIS3
Job 37 in the SBIKS
Job 37 in the SBIKS2
Job 37 in the SBIMS
Job 37 in the SBIOS
Job 37 in the SBIPS
Job 37 in the SBISS
Job 37 in the SBITS
Job 37 in the SBITS2
Job 37 in the SBITS3
Job 37 in the SBITS4
Job 37 in the SBIUS
Job 37 in the SBIVS
Job 37 in the SBT
Job 37 in the SBT1E
Job 37 in the SCHL
Job 37 in the SNT
Job 37 in the SUSU
Job 37 in the SUSU2
Job 37 in the SYNO
Job 37 in the TBIAOTANT
Job 37 in the TBT1E
Job 37 in the TBT1E2
Job 37 in the TFTIP
Job 37 in the TFTU
Job 37 in the TGNTATF3T
Job 37 in the THAI
Job 37 in the TNFD
Job 37 in the TNT
Job 37 in the TNTIK
Job 37 in the TNTIL
Job 37 in the TNTIN
Job 37 in the TNTIP
Job 37 in the TNTIZ
Job 37 in the TOMA
Job 37 in the TTENT
Job 37 in the UBG
Job 37 in the UGV
Job 37 in the UGV2
Job 37 in the UGV3
Job 37 in the VBL
Job 37 in the VDCC
Job 37 in the YALU
Job 37 in the YAPE
Job 37 in the YBVTP
Job 37 in the ZBP