Nahum 2 (BOICB)
1 Onye na-ebuso gị agha na-abịakwasị gị.Chee ebe gị niile e wusiri ike nche.Chee ụzọ niile nche,mee ka ụkwụ gị sie ike nʼala.Chịkọtakwa ike gị niile. 2 ONYENWE ANYỊ ga-eme ka ịma mma Jekọb laghachi,dịka ịma mma nke Izrelọ bụ ezie na ndị mbibi ebibiela ha,lakwaa alaka osisi vaịnị ha niile nʼiyi. 3 Ọta ndị agha ya na-acha ọbara ọbara,ndị bụ dike nʼagha yikwa uwe na-acha uhie uhie.Igwe e ji wuo ụgbọ agha na-egbu amụmanʼụbọchị ahụ ha na-ejikere agha,otu a kwa, ha na-efegharịkwa ùbe ha eji osisi fịa mee. 4 Ụgbọ agha na-eme mkpọtụ dị ukwuu nʼezi,ha na-agbagharị ihu na azụ nʼama niile.Ha na-enwu dịka ire ọkụ,na-agbagharịkwa dịka amụma. 5 Ọ na-akpọkọta ndị agha ya a zụziri azụzi,ma ha na-asọ ngọngọ nʼije ha.Ha ji ọsọ gbaga ruo nʼelu mgbidi ha,dozie ọta nche ha niile nʼusoro. 6 Ma e megheela ọnụ ụzọ ama nke osimiri,ụlọeze na-amakwa jijiji. 7 E nyela ya ka ọ bụrụ iwu na obodo aaghaghị ịbụ obodo a dọtara nʼagha.Ndị ohu ha ndị inyom so ha nʼazụ na-akwa akwa dịka nduru,na-etikwa aka nʼobi. 8 Ninive dịka ọdọ mmirinke mmiri ya na-ehifusị.“Kwụsị! Kwụsị!” ka ha na-ebe,ma ọ dịghị onye ga-ele anya nʼazụ. 9 Kwakọrọnụ ọlaọcha,kwakọrọnụ ọlaedo dịka ihe a kwatara nʼagha.Akụnụba dị nʼụlọakụ ya na ihe ndị ọzọ bara uru nʼobodo ahụ,enweghị ọgwụgwụ. 10 E bibiela ya. A gbahapụla ya, hapụ ya ka ọ tọgbọrọ nʼefu.Obi ndị nọ nʼime ya na-alọ mmiri, ikpere ha niile na-ama jijiji,anụ ahụ ha niile na-amakwa jijiji, ihu niile achagharịakwala. 11 Ebeekwa ka ọgba ọdụm ahụ dị ugbu a,bụ ebe ahụ ha na-anọ enye ụmụ ha nri,ebe oke ọdụm na nne ọdụm na-ejegharị,na ebe ụmụ ọdụm na-anọ na-atụghị egwu ihe ọbụla? 12 Ọdụm ahụ na-adọgbu anụ na-ezuru ụmụ ya,nke na-anyagburu nne ọdụm anụ,na-ekpoju anụ ọ dọgbutara nʼụlọ ya niile.Ebe obibi ya jupụtara nʼanụ ọ dọgburu. 13 “Edoola m onwe m imegide gị,”otu a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwubiri,“Aga m esure ụgbọala gị niile nʼanwụrụ ọkụ,mma agha ga-ala ụmụ ọdụm gị niile nʼiyi.Agaghị m ahapụkwara gị anụ ọbụla ị ga-adọgbu nʼụwa.A gaghị anụkwaolu ndị ozi gị ọzọ.”
In Other Versions
Nahum 2 in the ANGEFD
Nahum 2 in the ANTPNG2D
Nahum 2 in the AS21
Nahum 2 in the BAGH
Nahum 2 in the BBPNG
Nahum 2 in the BBT1E
Nahum 2 in the BDS
Nahum 2 in the BEV
Nahum 2 in the BHAD
Nahum 2 in the BIB
Nahum 2 in the BLPT
Nahum 2 in the BNT
Nahum 2 in the BNTABOOT
Nahum 2 in the BNTLV
Nahum 2 in the BOATCB
Nahum 2 in the BOATCB2
Nahum 2 in the BOBCV
Nahum 2 in the BOCNT
Nahum 2 in the BOECS
Nahum 2 in the BOGWICC
Nahum 2 in the BOHCB
Nahum 2 in the BOHCV
Nahum 2 in the BOHLNT
Nahum 2 in the BOHNTLTAL
Nahum 2 in the BOILNTAP
Nahum 2 in the BOITCV
Nahum 2 in the BOKCV
Nahum 2 in the BOKCV2
Nahum 2 in the BOKHWOG
Nahum 2 in the BOKSSV
Nahum 2 in the BOLCB
Nahum 2 in the BOLCB2
Nahum 2 in the BOMCV
Nahum 2 in the BONAV
Nahum 2 in the BONCB
Nahum 2 in the BONLT
Nahum 2 in the BONUT2
Nahum 2 in the BOPLNT
Nahum 2 in the BOSCB
Nahum 2 in the BOSNC
Nahum 2 in the BOTLNT
Nahum 2 in the BOVCB
Nahum 2 in the BOYCB
Nahum 2 in the BPBB
Nahum 2 in the BPH
Nahum 2 in the BSB
Nahum 2 in the CCB
Nahum 2 in the CUV
Nahum 2 in the CUVS
Nahum 2 in the DBT
Nahum 2 in the DGDNT
Nahum 2 in the DHNT
Nahum 2 in the DNT
Nahum 2 in the ELBE
Nahum 2 in the EMTV
Nahum 2 in the ESV
Nahum 2 in the FBV
Nahum 2 in the FEB
Nahum 2 in the GGMNT
Nahum 2 in the GNT
Nahum 2 in the HARY
Nahum 2 in the HNT
Nahum 2 in the IRVA
Nahum 2 in the IRVB
Nahum 2 in the IRVG
Nahum 2 in the IRVH
Nahum 2 in the IRVK
Nahum 2 in the IRVM
Nahum 2 in the IRVM2
Nahum 2 in the IRVO
Nahum 2 in the IRVP
Nahum 2 in the IRVT
Nahum 2 in the IRVT2
Nahum 2 in the IRVU
Nahum 2 in the ISVN
Nahum 2 in the JSNT
Nahum 2 in the KAPI
Nahum 2 in the KBT1ETNIK
Nahum 2 in the KBV
Nahum 2 in the KJV
Nahum 2 in the KNFD
Nahum 2 in the LBA
Nahum 2 in the LBLA
Nahum 2 in the LNT
Nahum 2 in the LSV
Nahum 2 in the MAAL
Nahum 2 in the MBV
Nahum 2 in the MBV2
Nahum 2 in the MHNT
Nahum 2 in the MKNFD
Nahum 2 in the MNG
Nahum 2 in the MNT
Nahum 2 in the MNT2
Nahum 2 in the MRS1T
Nahum 2 in the NAA
Nahum 2 in the NASB
Nahum 2 in the NBLA
Nahum 2 in the NBS
Nahum 2 in the NBVTP
Nahum 2 in the NET2
Nahum 2 in the NIV11
Nahum 2 in the NNT
Nahum 2 in the NNT2
Nahum 2 in the NNT3
Nahum 2 in the PDDPT
Nahum 2 in the PFNT
Nahum 2 in the RMNT
Nahum 2 in the SBIAS
Nahum 2 in the SBIBS
Nahum 2 in the SBIBS2
Nahum 2 in the SBICS
Nahum 2 in the SBIDS
Nahum 2 in the SBIGS
Nahum 2 in the SBIHS
Nahum 2 in the SBIIS
Nahum 2 in the SBIIS2
Nahum 2 in the SBIIS3
Nahum 2 in the SBIKS
Nahum 2 in the SBIKS2
Nahum 2 in the SBIMS
Nahum 2 in the SBIOS
Nahum 2 in the SBIPS
Nahum 2 in the SBISS
Nahum 2 in the SBITS
Nahum 2 in the SBITS2
Nahum 2 in the SBITS3
Nahum 2 in the SBITS4
Nahum 2 in the SBIUS
Nahum 2 in the SBIVS
Nahum 2 in the SBT
Nahum 2 in the SBT1E
Nahum 2 in the SCHL
Nahum 2 in the SNT
Nahum 2 in the SUSU
Nahum 2 in the SUSU2
Nahum 2 in the SYNO
Nahum 2 in the TBIAOTANT
Nahum 2 in the TBT1E
Nahum 2 in the TBT1E2
Nahum 2 in the TFTIP
Nahum 2 in the TFTU
Nahum 2 in the TGNTATF3T
Nahum 2 in the THAI
Nahum 2 in the TNFD
Nahum 2 in the TNT
Nahum 2 in the TNTIK
Nahum 2 in the TNTIL
Nahum 2 in the TNTIN
Nahum 2 in the TNTIP
Nahum 2 in the TNTIZ
Nahum 2 in the TOMA
Nahum 2 in the TTENT
Nahum 2 in the UBG
Nahum 2 in the UGV
Nahum 2 in the UGV2
Nahum 2 in the UGV3
Nahum 2 in the VBL
Nahum 2 in the VDCC
Nahum 2 in the YALU
Nahum 2 in the YAPE
Nahum 2 in the YBVTP
Nahum 2 in the ZBP