Philippians 2 (BOICB)
1 Ya mere, ọ bụrụ na e nwere nkasiobi ọbụla dịrị anyị nʼihi njikọta e jikọtara anyị na Kraịst, ọ bụrụkwa na e nwere inyeaka ọbụla site nʼịhụnanya ya, ọ bụrụkwa na ọ dị nnwekọ ọbụla anyị na Mmụọ na-enwekọ, ọ bụrụ na unu nwere obi nro na ọmịiko, 2 meenụ ka ọṅụ m zuo oke, site nʼinwe nkwekọta nʼihe ọbụla, site nʼịhụrịta onwe unu nʼanya, sitekwa nʼinwekọ otu mmụọ, na otu uche. 3 Emela ihe ọbụla nʼihi naanị ọdịmma nke gị, maọbụ bie ndụ nʼụzọ ịdọtara onwe gị otuto efu. Kama bụrụ onye wedara onwe ya ala, onye na-ahụ ndị ọzọ dị ka ndị ka ya mma. 4 Echela echiche banyere naanị ihe metụtara gị, kama, na-eleba anya nʼihe banyere ndị ọzọ. 5 Na mmekọrịta unu na ibe unu, nweenụ ụdị uche ahụ nke dị nʼime Jisọs Kraịst: 6 Onye ọ bụ ezie na o nwere ụdịdị Chineke site na mmalitema ọ gụghị ụdịdị ya dị ka Chineke dị ka ihe ọ ga-ejidesi aka ike. 7 Kama, ọ gụrụ onwe ya dị ka ihe efu,site na ịnara ụdịdị nke onye bụ ohu,onye nke a mụrụ dị ka mmadụ. 8 Ebe ahụrụ ya ka ọ dịka mmadụ nʼoyiyi,o wedakwara onwe ya ala,site nʼirube isi ruo ọnwụ,bụ ọnwụ nke obe. 9 Ọ bụ nʼihi nke a ka Chineke ji bulie ya elu nʼebe kachasị elu,nyekwa ya aha kachasị aha niile elu. 10 Ka ọ ga-abụ mgbe ọbụla a kpọrọ aha Jisọs ka ikpere niile ọbụla gbuo nʼala,ihe niile dị nʼeluigwe, ndị niile bi nʼụwa, na ndị bi nʼokpuru ụwa. 11 Ka ire niile ọbụla kwupụta na Jisọs Kraịst bụ Onyenwe anyị,maka inye Chineke bụ Nna, otuto. 12 Ya mere, ezi ndị enyi m, dị ka unu na-erube isi mgbe niile, ọ bụghị naanị mgbe m nọ, ma karịsịa ugbu a m na-anọghị unu nso, gaanụ nʼihu ịrụpụta nzọpụta unu site nʼịtụ egwu na ịma jijiji. 13 Nʼihi na ọ bụ Chineke nʼonwe ya na-arụ ọrụ nʼime unu, inyere unu aka ịchọ ime ihe ọ chọrọ ka unu mee, na inyere unu aka ime ihe ahụ ọ chọrọ. 14 Nʼihe ọbụla unu na-eme, wezuganụ ntamu na ịrụ ụka nʼetiti unu. 15 Bienụ ndụ unu dị ka ụmụ Chineke, ndị a na-apụghị ịta ụta, ndị dị ọcha na ndị a na-apụghị ibo ebubo nʼime ụwa ọjọọ a, nʼetiti ọgbọ gbagọrọ agbagọ, na nʼetiti ndị nwere obi nʼazụ. Mgbe ahụ, unu ga-enwupụta nʼetiti ha dị ka kpakpando nʼime ụwa! 16 Na-echekwanụ nʼihu ha okwu ahụ na-enye ndụ. Ka ọ bụrụ na mgbe Kraịst bịara ọzọ, aga m aṅụrị ọṅụ, nʼihi na ọrụ m rụrụ nʼetiti unu abụghị ihe efu. 17 Nʼezie, ọ bụrụ na-awụpụ m dị ka aja ihe ọṅụṅụ nʼelu aja nʼife ofufe nke sitere na Chineke nʼihi okwukwe unu. E, a si na e gbuo m nʼihi unu, aga m aṅụrị ọṅụ na-esorokwa unu niile nwe obi ụtọ 18 otu aka ahụ, unu onwe unu kwesiri inwe obi ụtọ ma sorokwa m ṅụrịa ọṅụ. 19 Enwere m olileanya nʼime Onyenwe anyị Jisọs na m ga-ezitere unu Timoti nʼoge na-adịghị anya site ugbu a, ka m site nʼozi ọ ga-anata banyere unu nwee obi ụtọ. 20 Enweghị m onye ọzọ dị ka ya, onye ga-eche ezi echiche maka ọdịmma unu. 21 Nʼihi na ndị ọzọ na-echegbu onwe ha maka ọdịmma nke ha, ma ọ bụghị maka ọdịmma Jisọs Kraịst. 22 Ma unu niile maara otu Timoti si dị oke mkpa. Ọ dị nnọọ dị ka nwa m, site nʼinyeaka ọ na-enyere m nʼọrụ izisa oziọma. 23 Enwere m olileanya nʼezie izitere unu ya. M ga-emekwa nke a ma ọ bụrụ na m chọpụta ihe ọnọdụ m nʼebe a ga-abụ. 24 Nʼezie, enwere m olileanya na site nʼinyeaka Onyenwe anyị, mụ onwe m ga-abịakwutekwa unu na mgbe na-adịghị anya. 25 Otu ọ dị, echere m na ọ dị mkpa ugbu a izighachiri unu Epafroditọs, nwanna m na onye mụ na ya na-arụkọ ọrụ, onye mụ na ya na-ebukọ agha, onyeozi nke unu zitere ka ọ bịa nyere m aka nʼọnọdụ mkpa m. 26 Ugbu a, ana m eziteghachiri unu ya, nʼihi na ọ na-agụsị ya agụụ ike ịhụ unu anya. O wutekwara ya nke ukwuu, na e mere ka unu mara na ọ dara ọrịa nʼoge gara aga. 27 Nʼezie, ọ fọdụrụ nnọọ ntakịrị ka o site nʼọrịa ahụ daa nʼụra ọnwụ. Ma Chineke meere ya ebere. Ọ bụghị naanị ya, kama o mekwaara m ebere, nʼihi na o kweghị ka a tụkwasịrị m ihe mwute nʼelu ihe mwute. 28 Nʼihi nke a, ọ na-anụ m ọkụ nʼobi izite ya nʼebe unu nọ. Nʼihi na amaara m na ọbịbịa ọ ga-abịakwute unu ga-eme ka unu ṅụrịa ọṅụ. Ọ ga-emekwa ka ọnọdụ nchegbu m dị mfe. 29 Ya mere, arịọ m unu, werenụ ọṅụ nabata ya nke ọma nʼime Onyenwe anyị, na-asọpụkwaranụ ndị dị ka ya. 30 Nʼihi na ọ fọdụrụ nwantịị ka o nwụọ, nʼihi ọrụ nke Kraịst, tinye ndụ ya nʼihe egwu iji mezuo ọrụ unu nʼebe m nọ.
In Other Versions
Philippians 2 in the ANGEFD
Philippians 2 in the ANTPNG2D
Philippians 2 in the AS21
Philippians 2 in the BAGH
Philippians 2 in the BBPNG
Philippians 2 in the BBT1E
Philippians 2 in the BDS
Philippians 2 in the BEV
Philippians 2 in the BHAD
Philippians 2 in the BIB
Philippians 2 in the BLPT
Philippians 2 in the BNT
Philippians 2 in the BNTABOOT
Philippians 2 in the BNTLV
Philippians 2 in the BOATCB
Philippians 2 in the BOATCB2
Philippians 2 in the BOBCV
Philippians 2 in the BOCNT
Philippians 2 in the BOECS
Philippians 2 in the BOGWICC
Philippians 2 in the BOHCB
Philippians 2 in the BOHCV
Philippians 2 in the BOHLNT
Philippians 2 in the BOHNTLTAL
Philippians 2 in the BOILNTAP
Philippians 2 in the BOITCV
Philippians 2 in the BOKCV
Philippians 2 in the BOKCV2
Philippians 2 in the BOKHWOG
Philippians 2 in the BOKSSV
Philippians 2 in the BOLCB
Philippians 2 in the BOLCB2
Philippians 2 in the BOMCV
Philippians 2 in the BONAV
Philippians 2 in the BONCB
Philippians 2 in the BONLT
Philippians 2 in the BONUT2
Philippians 2 in the BOPLNT
Philippians 2 in the BOSCB
Philippians 2 in the BOSNC
Philippians 2 in the BOTLNT
Philippians 2 in the BOVCB
Philippians 2 in the BOYCB
Philippians 2 in the BPBB
Philippians 2 in the BPH
Philippians 2 in the BSB
Philippians 2 in the CCB
Philippians 2 in the CUV
Philippians 2 in the CUVS
Philippians 2 in the DBT
Philippians 2 in the DGDNT
Philippians 2 in the DHNT
Philippians 2 in the DNT
Philippians 2 in the ELBE
Philippians 2 in the EMTV
Philippians 2 in the ESV
Philippians 2 in the FBV
Philippians 2 in the FEB
Philippians 2 in the GGMNT
Philippians 2 in the GNT
Philippians 2 in the HARY
Philippians 2 in the HNT
Philippians 2 in the IRVA
Philippians 2 in the IRVB
Philippians 2 in the IRVG
Philippians 2 in the IRVH
Philippians 2 in the IRVK
Philippians 2 in the IRVM
Philippians 2 in the IRVM2
Philippians 2 in the IRVO
Philippians 2 in the IRVP
Philippians 2 in the IRVT
Philippians 2 in the IRVT2
Philippians 2 in the IRVU
Philippians 2 in the ISVN
Philippians 2 in the JSNT
Philippians 2 in the KAPI
Philippians 2 in the KBT1ETNIK
Philippians 2 in the KBV
Philippians 2 in the KJV
Philippians 2 in the KNFD
Philippians 2 in the LBA
Philippians 2 in the LBLA
Philippians 2 in the LNT
Philippians 2 in the LSV
Philippians 2 in the MAAL
Philippians 2 in the MBV
Philippians 2 in the MBV2
Philippians 2 in the MHNT
Philippians 2 in the MKNFD
Philippians 2 in the MNG
Philippians 2 in the MNT
Philippians 2 in the MNT2
Philippians 2 in the MRS1T
Philippians 2 in the NAA
Philippians 2 in the NASB
Philippians 2 in the NBLA
Philippians 2 in the NBS
Philippians 2 in the NBVTP
Philippians 2 in the NET2
Philippians 2 in the NIV11
Philippians 2 in the NNT
Philippians 2 in the NNT2
Philippians 2 in the NNT3
Philippians 2 in the PDDPT
Philippians 2 in the PFNT
Philippians 2 in the RMNT
Philippians 2 in the SBIAS
Philippians 2 in the SBIBS
Philippians 2 in the SBIBS2
Philippians 2 in the SBICS
Philippians 2 in the SBIDS
Philippians 2 in the SBIGS
Philippians 2 in the SBIHS
Philippians 2 in the SBIIS
Philippians 2 in the SBIIS2
Philippians 2 in the SBIIS3
Philippians 2 in the SBIKS
Philippians 2 in the SBIKS2
Philippians 2 in the SBIMS
Philippians 2 in the SBIOS
Philippians 2 in the SBIPS
Philippians 2 in the SBISS
Philippians 2 in the SBITS
Philippians 2 in the SBITS2
Philippians 2 in the SBITS3
Philippians 2 in the SBITS4
Philippians 2 in the SBIUS
Philippians 2 in the SBIVS
Philippians 2 in the SBT
Philippians 2 in the SBT1E
Philippians 2 in the SCHL
Philippians 2 in the SNT
Philippians 2 in the SUSU
Philippians 2 in the SUSU2
Philippians 2 in the SYNO
Philippians 2 in the TBIAOTANT
Philippians 2 in the TBT1E
Philippians 2 in the TBT1E2
Philippians 2 in the TFTIP
Philippians 2 in the TFTU
Philippians 2 in the TGNTATF3T
Philippians 2 in the THAI
Philippians 2 in the TNFD
Philippians 2 in the TNT
Philippians 2 in the TNTIK
Philippians 2 in the TNTIL
Philippians 2 in the TNTIN
Philippians 2 in the TNTIP
Philippians 2 in the TNTIZ
Philippians 2 in the TOMA
Philippians 2 in the TTENT
Philippians 2 in the UBG
Philippians 2 in the UGV
Philippians 2 in the UGV2
Philippians 2 in the UGV3
Philippians 2 in the VBL
Philippians 2 in the VDCC
Philippians 2 in the YALU
Philippians 2 in the YAPE
Philippians 2 in the YBVTP
Philippians 2 in the ZBP