Proverbs 19 (BOICB)
1 Ọ ka mma ịbụ ogbenye onye kwesiri ntụkwasị obikarịa ịbụ onye nzuzu na-ekwu okwu ụgha mgbe niile. 2 Arịrịọ nke na-enweghị ihe ọmụma adịghị mmaotu a kwa onye ụkwụ ya na-eme ngwa na-ejehie ụzọ. 3 Enweghị uche nke mmadụ na-eduba ha nʼọghọm,ma obi ha na-ewe iwe dị ukwuu megide ONYENWE ANYỊ. 4 Onye nwere ego na-enwe ọtụtụ ndị enyi,ma ọ na-ara ahụ ka ndị enyi onye ogbenye nọgide. 5 Onye na-agba ama ụgha ga-ata ahụhụ,ụzọ onye na-ekupụ ụgha dịka ume ka a ga-achọpụtakwa. 6 Ọtụtụ mmadụ na-achọ ihuọma nʼebe onye na-achị achị nọ,otu a kwa, mmadụ niile na-agbalị ịbụ enyi onye na-agbasa aka ya na-enye onyinye. 7 Ebe ọ bụ na ụmụnne onye ogbenye na-akpọ ya asị,gịnịkwa ka ndị enyi ya ga-eme?Mgbalị ya niile ịrịọ ha arịrịọezughị ime ka ha nọgide. 8 Onye na-enweta amamihe hụrụ ndụ nʼanya,onye na-edebekwa nghọta na-enweta ọganihu. 9 Onyeama ụgha aghaghị ịta ahụhụ,onye ọbụla na-ekwupụ okwu ụgha dịka mmiri ga-ala nʼiyi. 10 Onye nzuzu ekwesighị ibi dịka ọgaranya;ohu ekwesịkwaghị ịchị ụmụ eze. 11 Ezi uche mmadụ nwere na-amụpụta ndidi;ọ bụkwa nkwanye ugwu nye onye nʼadịghị agụ mkparị a na-akparị ya. 12 Iwe eze dị ka mbigbọ nke ọdụm.Ma obi ụtọ ya dị ka igirigi nʼelu ahịhịa ndụ. 13 Nwa nzuzu bụ ịla nʼiyi nke nna,nwunye na-ese okwu dị ka mmiri ọtụtụ na-atụ kpọm, kpọm,mgbe niile nʼelu ụlọ puru epu. 14 Ụlọ dị iche iche na akụ bụ ihe nketa a na-anata nʼaka ndị nne na nna,ma nwunye nwere uche na nghọta na-esite naanị nʼaka ONYENWE ANYỊ. 15 Umengwụ na-akpata oke ịrahụ ụra,onye ọfọ ogori ka agụụ na-agụ. 16 Onye na-edebe iwu Chineke na-enweta ndụ,ma onye na-akpọ ya asị na-anwụ. 17 Onye ọbụla na-egosi ndị ogbenye obi ebere na-ebinye ONYENWE ANYỊ ihe,ọ ga-akwụghachi ha nʼihi ihe ọma ha mere. 18 Dọọ nwa gị aka na ntị mgbe ọ ka dị na nwantakịrị nʼihi na oge ahụ ka olileanya dị.Ma i meghị otu a, ọ bụ ndụ ya ka ị na-emebi. 19 Onye oke iwe ga-anata nra so ya,nʼihi na ọ bụrụ na ị napụta ya, ị ga-anapụtakwa ya ọzọ. 20 Gee ntị na ndụmọdụ a na-enye gị, nabata ịdọ aka na ntị.Nʼikpeazụ, ị ga-abụ onye maara ihe. 21 Ọtụtụ atụmatụ dị nʼobi mmadụ;maọbụ uche ONYENWE ANYỊ ga-emezu. 22 Obi ebere mmadụ na-eme ka a na-achọsi ya ike.Ọ ka mma ịbụ ogbenye karịa ịbụ mmadụ nke eziokwu ọbụla na-adịghị nʼọnụ ya. 23 Ịtụ egwu ONYENWE ANYỊ na-eweta ndụ na ọṅụ,na nchebe site nʼihe mmerụ ahụ. 24 Onye umengwụ na-amanye aka nʼefere nri,ọ gaghị eweghachi ya ọ bụladị tinye nʼọnụ ya. 25 Tie onye na-akwa emo ihe, onye na-enweghị uche ga-aghọ onye nwere ezi uche,baara onye nwere nghọta mba, ha ga-enweta ihe ọmụma. 26 Ọ bụ nwa ahụ na-eweta ihere ga-ezu nne na nna ya ohi,maọbụ chụpụ ha site nʼụlọ ya. 27 Nwa m ọ bụrụ na ị hapụ ige ntị na ntụziaka m,ị ga-esi nʼokwu ihe ọmụma kpafuo. 28 Onyeama ụgha na-akwa ikpe ziri ezi emo.Ọnụ nke onye ajọ omume na-eloda ajọ ihe. 29 Ndị na-akwa emo na ndị nzuzu ga-ata ahụhụ;a ga-etikwa ha ihe.
In Other Versions
Proverbs 19 in the ANGEFD
Proverbs 19 in the ANTPNG2D
Proverbs 19 in the AS21
Proverbs 19 in the BAGH
Proverbs 19 in the BBPNG
Proverbs 19 in the BBT1E
Proverbs 19 in the BDS
Proverbs 19 in the BEV
Proverbs 19 in the BHAD
Proverbs 19 in the BIB
Proverbs 19 in the BLPT
Proverbs 19 in the BNT
Proverbs 19 in the BNTABOOT
Proverbs 19 in the BNTLV
Proverbs 19 in the BOATCB
Proverbs 19 in the BOATCB2
Proverbs 19 in the BOBCV
Proverbs 19 in the BOCNT
Proverbs 19 in the BOECS
Proverbs 19 in the BOGWICC
Proverbs 19 in the BOHCB
Proverbs 19 in the BOHCV
Proverbs 19 in the BOHLNT
Proverbs 19 in the BOHNTLTAL
Proverbs 19 in the BOILNTAP
Proverbs 19 in the BOITCV
Proverbs 19 in the BOKCV
Proverbs 19 in the BOKCV2
Proverbs 19 in the BOKHWOG
Proverbs 19 in the BOKSSV
Proverbs 19 in the BOLCB
Proverbs 19 in the BOLCB2
Proverbs 19 in the BOMCV
Proverbs 19 in the BONAV
Proverbs 19 in the BONCB
Proverbs 19 in the BONLT
Proverbs 19 in the BONUT2
Proverbs 19 in the BOPLNT
Proverbs 19 in the BOSCB
Proverbs 19 in the BOSNC
Proverbs 19 in the BOTLNT
Proverbs 19 in the BOVCB
Proverbs 19 in the BOYCB
Proverbs 19 in the BPBB
Proverbs 19 in the BPH
Proverbs 19 in the BSB
Proverbs 19 in the CCB
Proverbs 19 in the CUV
Proverbs 19 in the CUVS
Proverbs 19 in the DBT
Proverbs 19 in the DGDNT
Proverbs 19 in the DHNT
Proverbs 19 in the DNT
Proverbs 19 in the ELBE
Proverbs 19 in the EMTV
Proverbs 19 in the ESV
Proverbs 19 in the FBV
Proverbs 19 in the FEB
Proverbs 19 in the GGMNT
Proverbs 19 in the GNT
Proverbs 19 in the HARY
Proverbs 19 in the HNT
Proverbs 19 in the IRVA
Proverbs 19 in the IRVB
Proverbs 19 in the IRVG
Proverbs 19 in the IRVH
Proverbs 19 in the IRVK
Proverbs 19 in the IRVM
Proverbs 19 in the IRVM2
Proverbs 19 in the IRVO
Proverbs 19 in the IRVP
Proverbs 19 in the IRVT
Proverbs 19 in the IRVT2
Proverbs 19 in the IRVU
Proverbs 19 in the ISVN
Proverbs 19 in the JSNT
Proverbs 19 in the KAPI
Proverbs 19 in the KBT1ETNIK
Proverbs 19 in the KBV
Proverbs 19 in the KJV
Proverbs 19 in the KNFD
Proverbs 19 in the LBA
Proverbs 19 in the LBLA
Proverbs 19 in the LNT
Proverbs 19 in the LSV
Proverbs 19 in the MAAL
Proverbs 19 in the MBV
Proverbs 19 in the MBV2
Proverbs 19 in the MHNT
Proverbs 19 in the MKNFD
Proverbs 19 in the MNG
Proverbs 19 in the MNT
Proverbs 19 in the MNT2
Proverbs 19 in the MRS1T
Proverbs 19 in the NAA
Proverbs 19 in the NASB
Proverbs 19 in the NBLA
Proverbs 19 in the NBS
Proverbs 19 in the NBVTP
Proverbs 19 in the NET2
Proverbs 19 in the NIV11
Proverbs 19 in the NNT
Proverbs 19 in the NNT2
Proverbs 19 in the NNT3
Proverbs 19 in the PDDPT
Proverbs 19 in the PFNT
Proverbs 19 in the RMNT
Proverbs 19 in the SBIAS
Proverbs 19 in the SBIBS
Proverbs 19 in the SBIBS2
Proverbs 19 in the SBICS
Proverbs 19 in the SBIDS
Proverbs 19 in the SBIGS
Proverbs 19 in the SBIHS
Proverbs 19 in the SBIIS
Proverbs 19 in the SBIIS2
Proverbs 19 in the SBIIS3
Proverbs 19 in the SBIKS
Proverbs 19 in the SBIKS2
Proverbs 19 in the SBIMS
Proverbs 19 in the SBIOS
Proverbs 19 in the SBIPS
Proverbs 19 in the SBISS
Proverbs 19 in the SBITS
Proverbs 19 in the SBITS2
Proverbs 19 in the SBITS3
Proverbs 19 in the SBITS4
Proverbs 19 in the SBIUS
Proverbs 19 in the SBIVS
Proverbs 19 in the SBT
Proverbs 19 in the SBT1E
Proverbs 19 in the SCHL
Proverbs 19 in the SNT
Proverbs 19 in the SUSU
Proverbs 19 in the SUSU2
Proverbs 19 in the SYNO
Proverbs 19 in the TBIAOTANT
Proverbs 19 in the TBT1E
Proverbs 19 in the TBT1E2
Proverbs 19 in the TFTIP
Proverbs 19 in the TFTU
Proverbs 19 in the TGNTATF3T
Proverbs 19 in the THAI
Proverbs 19 in the TNFD
Proverbs 19 in the TNT
Proverbs 19 in the TNTIK
Proverbs 19 in the TNTIL
Proverbs 19 in the TNTIN
Proverbs 19 in the TNTIP
Proverbs 19 in the TNTIZ
Proverbs 19 in the TOMA
Proverbs 19 in the TTENT
Proverbs 19 in the UBG
Proverbs 19 in the UGV
Proverbs 19 in the UGV2
Proverbs 19 in the UGV3
Proverbs 19 in the VBL
Proverbs 19 in the VDCC
Proverbs 19 in the YALU
Proverbs 19 in the YAPE
Proverbs 19 in the YBVTP
Proverbs 19 in the ZBP