Psalms 109 (BOICB)

undefined Abụ Ọma nke dịrị onyeisi Abụ. Abụ Ọma Devid. 1 O Chineke, onye m na-eto,anọgidekwala na-agba nkịtị, 2 nʼihi na ndị ajọ omume na ndị aghụghọemegheela ọnụ ha megide m;ha aghaala ụgha megide m. 3 Ha na-eji okwu ịkpọ asị gbaa m gburugburu;na-ebuso m agha nʼefu. 4 Nʼọnọdụ ịhụnanya m hụrụ ha, ha na-ebo m ebuboma abụ m nwoke onye ekpere. 5 Ha ji ihe ọjọọ na-akwụ m ụgwọ ihe ọma m mere,ịkpọ asị nʼọnọdụ ịhụnanya. 6 Họpụta otu onye ajọ omume ka o guzogide ya;ka onye na-ebo ebubo ụgha guzokwa nʼaka nri ya. 7 Mgbe a ga-ekpe ya ikpe, ka ọ bụrụ onye ikpe mara,ka ekpere ya maa ya ikpe ọnwụ. 8 Ka ụbọchị ndụ ya dị ole na ole,ka onye ọzọ nara ya ọkwa ya. 9 Ka ụmụ ya ghọọ ndị na-enweghị nna,ka nwunye ya bụrụ nwanyị na-enweghị di. 10 Ka ụmụ ya ghọọ ndị arịrịọ na-enweghị ebe obibi,ndị e si na mkpọmkpọ ebe ha bi chụpụ. 11 Ka ndị o ji ụgwọ kwakọrọ ihe niile o nwere,ka ndị ọbịa baa bukọrọ ihe niile ọ rụpụtaara onwe ya. 12 Ka onye ọbụla ghara igosi ya obiọma;ka onye ọbụla gharakwa imere ụmụ ya ndị ọ hapụrụ ebere. 13 Kama ka ụmụ ụmụ ya niile nwụsịa,ka a ehichapụkwa aha ha nʼọgbọ nke na-abịa nʼihu. 14 Ka ONYENWE ANYỊ chetakwa mmehie niile nke nna nna ya ha,ka Onyenwe anyị hapụkwa ịgbaghara mmehie nne ya. 15 Ka ONYENWE ANYỊ na-echeta mmehie ha oge niile;ma ka o mee ka ha bụrụ ndị a ga-echefu echefu nʼọgbọ niile. 16 Nʼihi na ọ dịghị mgbe o chere echiche banyere imere onye ọzọ obi ebere,ọ kpagburu ndị ogbenye, ndị nọ na mkpana ndị obi ha tiwara etiwa ruo nʼọnwụ. 17 Ọ hụrụ ịbụ ndị ọzọ ọnụ nʼanya,ka ọbụbụ ọnụ bịakwasị ya;ọ dịghị atọ ya ụtọ ịgọzi onye ọbụla,ka ngọzị dị anya site nʼebe ọ nọ. 18 O yikwasịrị ịbụ ọnụ dịka uwe ya;ọ bara nʼime ahụ ya dịka mmiri,bakwaa nʼime ọkpụkpụ ya dịka mmanụ. 19 Ka ọ dịịrị ya ka uwe mwụda nke e kere ya gburugburu dịka akwa,dịka belịt e kegidere ya gburugburu ruo mgbe ebighị ebi. 20 ONYENWE ANYỊ, mee ka nke a bụrụ ụdị ụgwọ ọrụ ndị iro m ga-anata,bụ ndị ahụ niile na-ekwu okwu ọjọọ megide m. 21 Ma gị onwe gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊnyere m aka nʼihi aha gị,site nʼịdị mma nke ịhụnanya gị, napụta m. 22 Nʼihi na abụ m ogbenye na onye nọ na mkpa,obi m tiwakwara etiwa nʼime m. 23 Ana m efu dịka onyinyo nke a na-ahụ anya mgbe anwụ dara;adịkwa m ka igurube nke onye m bekwasịrị nʼahụ ya na-efechapụ. 24 Ike agwụla ikpere m, nʼihi ibu ọnụ;ataakwala m ahụ, bụrụ naanị ọkpụkpụ. 25 Aghọọla m onye e ji eme ihe ọchị nye ndị na-ebo m ebubo,mgbe ha hụrụ m, ha na-efufe isi ha. 26 Nyere m aka, o ONYENWE ANYỊ Chineke m;zọpụta m dịka ịhụnanya gị si dị. 27 Ka ha mara na ọ bụ aka gị,na ọ bụ gị, o ONYENWE ANYỊ, mere ya. 28 Ha nwere ike nọgide na-abụ ọnụ, ma ị ga-agọzi;mgbe ha ga-abịa ọgụ, a ga-eme ha ihe ihere,ma ohu gị ga-aṅụrị ọṅụ. 29 A ga-eji ihere yikwasị ndị na-ebo m ebubo dịka uwewerekwa ihere kee ha gburugburu dịka uwe mwụda. 30 Aga m eji ọnụ m jaa ONYENWE ANYỊ mma nke ukwuu;nʼetiti ọha mmadụ dị ukwuu, aga m eto ya. 31 Nʼihi na ọ na-eguzo nʼaka nri nke onye nọ na mkpa,ịzọpụta ya site nʼaka ndị na-ama ya ikpe ọnwụ.

In Other Versions

Psalms 109 in the ANGEFD

Psalms 109 in the ANTPNG2D

Psalms 109 in the AS21

Psalms 109 in the BAGH

Psalms 109 in the BBPNG

Psalms 109 in the BBT1E

Psalms 109 in the BDS

Psalms 109 in the BEV

Psalms 109 in the BHAD

Psalms 109 in the BIB

Psalms 109 in the BLPT

Psalms 109 in the BNT

Psalms 109 in the BNTABOOT

Psalms 109 in the BNTLV

Psalms 109 in the BOATCB

Psalms 109 in the BOATCB2

Psalms 109 in the BOBCV

Psalms 109 in the BOCNT

Psalms 109 in the BOECS

Psalms 109 in the BOGWICC

Psalms 109 in the BOHCB

Psalms 109 in the BOHCV

Psalms 109 in the BOHLNT

Psalms 109 in the BOHNTLTAL

Psalms 109 in the BOILNTAP

Psalms 109 in the BOITCV

Psalms 109 in the BOKCV

Psalms 109 in the BOKCV2

Psalms 109 in the BOKHWOG

Psalms 109 in the BOKSSV

Psalms 109 in the BOLCB

Psalms 109 in the BOLCB2

Psalms 109 in the BOMCV

Psalms 109 in the BONAV

Psalms 109 in the BONCB

Psalms 109 in the BONLT

Psalms 109 in the BONUT2

Psalms 109 in the BOPLNT

Psalms 109 in the BOSCB

Psalms 109 in the BOSNC

Psalms 109 in the BOTLNT

Psalms 109 in the BOVCB

Psalms 109 in the BOYCB

Psalms 109 in the BPBB

Psalms 109 in the BPH

Psalms 109 in the BSB

Psalms 109 in the CCB

Psalms 109 in the CUV

Psalms 109 in the CUVS

Psalms 109 in the DBT

Psalms 109 in the DGDNT

Psalms 109 in the DHNT

Psalms 109 in the DNT

Psalms 109 in the ELBE

Psalms 109 in the EMTV

Psalms 109 in the ESV

Psalms 109 in the FBV

Psalms 109 in the FEB

Psalms 109 in the GGMNT

Psalms 109 in the GNT

Psalms 109 in the HARY

Psalms 109 in the HNT

Psalms 109 in the IRVA

Psalms 109 in the IRVB

Psalms 109 in the IRVG

Psalms 109 in the IRVH

Psalms 109 in the IRVK

Psalms 109 in the IRVM

Psalms 109 in the IRVM2

Psalms 109 in the IRVO

Psalms 109 in the IRVP

Psalms 109 in the IRVT

Psalms 109 in the IRVT2

Psalms 109 in the IRVU

Psalms 109 in the ISVN

Psalms 109 in the JSNT

Psalms 109 in the KAPI

Psalms 109 in the KBT1ETNIK

Psalms 109 in the KBV

Psalms 109 in the KJV

Psalms 109 in the KNFD

Psalms 109 in the LBA

Psalms 109 in the LBLA

Psalms 109 in the LNT

Psalms 109 in the LSV

Psalms 109 in the MAAL

Psalms 109 in the MBV

Psalms 109 in the MBV2

Psalms 109 in the MHNT

Psalms 109 in the MKNFD

Psalms 109 in the MNG

Psalms 109 in the MNT

Psalms 109 in the MNT2

Psalms 109 in the MRS1T

Psalms 109 in the NAA

Psalms 109 in the NASB

Psalms 109 in the NBLA

Psalms 109 in the NBS

Psalms 109 in the NBVTP

Psalms 109 in the NET2

Psalms 109 in the NIV11

Psalms 109 in the NNT

Psalms 109 in the NNT2

Psalms 109 in the NNT3

Psalms 109 in the PDDPT

Psalms 109 in the PFNT

Psalms 109 in the RMNT

Psalms 109 in the SBIAS

Psalms 109 in the SBIBS

Psalms 109 in the SBIBS2

Psalms 109 in the SBICS

Psalms 109 in the SBIDS

Psalms 109 in the SBIGS

Psalms 109 in the SBIHS

Psalms 109 in the SBIIS

Psalms 109 in the SBIIS2

Psalms 109 in the SBIIS3

Psalms 109 in the SBIKS

Psalms 109 in the SBIKS2

Psalms 109 in the SBIMS

Psalms 109 in the SBIOS

Psalms 109 in the SBIPS

Psalms 109 in the SBISS

Psalms 109 in the SBITS

Psalms 109 in the SBITS2

Psalms 109 in the SBITS3

Psalms 109 in the SBITS4

Psalms 109 in the SBIUS

Psalms 109 in the SBIVS

Psalms 109 in the SBT

Psalms 109 in the SBT1E

Psalms 109 in the SCHL

Psalms 109 in the SNT

Psalms 109 in the SUSU

Psalms 109 in the SUSU2

Psalms 109 in the SYNO

Psalms 109 in the TBIAOTANT

Psalms 109 in the TBT1E

Psalms 109 in the TBT1E2

Psalms 109 in the TFTIP

Psalms 109 in the TFTU

Psalms 109 in the TGNTATF3T

Psalms 109 in the THAI

Psalms 109 in the TNFD

Psalms 109 in the TNT

Psalms 109 in the TNTIK

Psalms 109 in the TNTIL

Psalms 109 in the TNTIN

Psalms 109 in the TNTIP

Psalms 109 in the TNTIZ

Psalms 109 in the TOMA

Psalms 109 in the TTENT

Psalms 109 in the UBG

Psalms 109 in the UGV

Psalms 109 in the UGV2

Psalms 109 in the UGV3

Psalms 109 in the VBL

Psalms 109 in the VDCC

Psalms 109 in the YALU

Psalms 109 in the YAPE

Psalms 109 in the YBVTP

Psalms 109 in the ZBP