Psalms 125 (BOICB)
undefined Abụ nrigo. 1 Ndị niile na-atụkwasị ONYENWE ANYỊ obi na-anọgidesi ike dị ka ugwu Zayọnnke a na-apụghị inugharị, nke na-adịgidekwa nʼọnọdụ ya ruo mgbe ebighị ebi. 2 Dịka ugwu niile si gbaa obodo Jerusalem gburugburu,otu a ka ONYENWE ANYỊ na-agba ndị ya gburugburuugbu a na ruo mgbe ebighị ebi. 3 Mkpara ọchịchị ndị ajọ omume agaghị adịgidenʼala ndị ezi omume ketara nʼife nza,nʼihi na ndị ezi omume nwere ikeitinye aka ha na-ime ihe ọjọọ. 4 O ONYENWE ANYỊ, meere ndị niile na-eme ezi omume ihe ọma,ya bụ, ndị niile obi ha ziri ezi. 5 Ma ONYENWE ANYỊ ga-achụpụ ndị niile na-agbaso ụzọ aghụghọna ndị niile na-eme ajọ ihe. Ka udo dịrị Izrel.