Revelation 5 (BOICB)
1 Mgbe ahụ, ahụrụ m akwụkwọ e dere ihe ihu na azụ, nke a fụkọrọ afụkọ, kakwasịkwa ya akara asaa, ka ọ dị nʼaka nri onye ahụ nọkwasịrị nʼelu ocheeze ahụ. 2 Ahụkwara m otu mmụọ ozi dị ukwuu, ka ọ na-ekwusa okwu nʼoke olu na-asị, “Ọ bụ onye kwesiri ịnyakapụ akara ndị a ma saghee akwụkwọ ahụ a fụkọrọ afụkọ?” 3 Ma ọ dịghị onye ọbụla pụrụ ịsaghe akwụkwọ ahụ maọbụ ilenye ya anya a hụrụ nʼeluigwe, maọbụ nʼụwa, maọbụ nʼokpuru ụwa. 4 Akwara m akwa nʼobi ilu nʼihi na ọ dịghị onye ọbụla a hụrụ tozuru oke ịsaghe akwụkwọ ahụ maọbụ ileba anya nʼime ya. 5 Mgbe ahụ, otu onye nʼime ndị okenye ahụ gwara m sị, “Akwala akwa. Lee, Ọdụm ebo Juda, bụ mgbọrọgwụ Devid, emeriela. Ọ pụrụ ịnyakapụ akara asaa ahụ ma saghekwaa akwụkwọ ahụ.” 6 Mgbe ahụ, ahụrụ m Nwa Atụrụ na-eguzo nʼetiti ocheeze ahụ dịka e gburu ya egbu. Anụ anọ ahụ dị ndụ na ndị okenye ahụ gbara ya gburugburu. O nwekwara mpi asaa na anya asaa, nke bụ mmụọ asaa nke Chineke, ndị e zipụrụ nʼime ụwa niile. 7 Ọ gara nʼihu were akwụkwọ ahụ site nʼaka nri onye ahụ na-anọkwasị nʼelu ocheeze ahụ. 8 Mgbe ọ weere ya, anụ anọ ahụ dị ndụ na iri ndị okenye abụọ na anọ ndị ahụ dara nʼala nʼihu Nwa Atụrụ ahụ. Ha niile nʼotu nʼotu jikwa ụbọ akwara na efere e ji ọlaedo mee, nke ihe jupụtara nʼime ha bụ ụda na-esi isi ụtọ, bụ ekpere ndị nsọ. 9 Ha na-abụ abụ ọhụrụ na-asị,“I kwesiri ịnara akwụkwọ ahụna ịnyakapụ akara ya,nʼihi na e gburu gị,ma site nʼọbara gị, ị gbataara Chineke ndị mmadụ,ndị si nʼebo niile, na asụsụ niile, na ndị niile, na mba niile. 10 Ị chịkọtaala ha, mee ha otu alaeze na ndị nchụaja na-ejere Chineke anyị ozi.Ha ga-achịkwa achị nʼụwa.” 11 Mgbe ahụ, elere m anya, hụ ma nụkwa olu nke ọtụtụ ndị mmụọ ozi, nke ọnụọgụgụ ha ruru puku kwụrụ puku, na nde kwụrụ nde. Ha gbara ocheeze ahụ gburugburu, na anụ anọ ahụ dị ndụ na ndị okenye ahụ. 12 Ha na-abụ abụ nʼoke olu na-asị,“O kwesiri bụ Nwa Atụrụ ahụ e gburu egbuịnara ike na akụnụba na amamihe na ikena nsọpụrụ na otuto na ngọzị.” 13 Mgbe ahụ, anụrụ m ka ihe niile nọ nʼeluigwe na ndị nọ nʼụwa na ndị nọ nʼokpuru ụwa, na ndị nọ nʼokpuru oke osimiri na-eti mkpu abụ na-asị,“Ka ngọzị, na nsọpụrụ niile, na otuto niile, na ike niiledịrị onye ahụ na-anọkwasị nʼocheeze ahụ, na Nwa Atụrụ ahụruo mgbe niile ebighị ebi!” 14 Anụ anọ ahụ dị ndụ zakwara sị, “Amen!” Ndị okenye ahụ dakwara nʼala nʼihu ya kpọọ isiala nye ya.
In Other Versions
Revelation 5 in the ANGEFD
Revelation 5 in the ANTPNG2D
Revelation 5 in the AS21
Revelation 5 in the BAGH
Revelation 5 in the BBPNG
Revelation 5 in the BBT1E
Revelation 5 in the BDS
Revelation 5 in the BEV
Revelation 5 in the BHAD
Revelation 5 in the BIB
Revelation 5 in the BLPT
Revelation 5 in the BNT
Revelation 5 in the BNTABOOT
Revelation 5 in the BNTLV
Revelation 5 in the BOATCB
Revelation 5 in the BOATCB2
Revelation 5 in the BOBCV
Revelation 5 in the BOCNT
Revelation 5 in the BOECS
Revelation 5 in the BOGWICC
Revelation 5 in the BOHCB
Revelation 5 in the BOHCV
Revelation 5 in the BOHLNT
Revelation 5 in the BOHNTLTAL
Revelation 5 in the BOILNTAP
Revelation 5 in the BOITCV
Revelation 5 in the BOKCV
Revelation 5 in the BOKCV2
Revelation 5 in the BOKHWOG
Revelation 5 in the BOKSSV
Revelation 5 in the BOLCB
Revelation 5 in the BOLCB2
Revelation 5 in the BOMCV
Revelation 5 in the BONAV
Revelation 5 in the BONCB
Revelation 5 in the BONLT
Revelation 5 in the BONUT2
Revelation 5 in the BOPLNT
Revelation 5 in the BOSCB
Revelation 5 in the BOSNC
Revelation 5 in the BOTLNT
Revelation 5 in the BOVCB
Revelation 5 in the BOYCB
Revelation 5 in the BPBB
Revelation 5 in the BPH
Revelation 5 in the BSB
Revelation 5 in the CCB
Revelation 5 in the CUV
Revelation 5 in the CUVS
Revelation 5 in the DBT
Revelation 5 in the DGDNT
Revelation 5 in the DHNT
Revelation 5 in the DNT
Revelation 5 in the ELBE
Revelation 5 in the EMTV
Revelation 5 in the ESV
Revelation 5 in the FBV
Revelation 5 in the FEB
Revelation 5 in the GGMNT
Revelation 5 in the GNT
Revelation 5 in the HARY
Revelation 5 in the HNT
Revelation 5 in the IRVA
Revelation 5 in the IRVB
Revelation 5 in the IRVG
Revelation 5 in the IRVH
Revelation 5 in the IRVK
Revelation 5 in the IRVM
Revelation 5 in the IRVM2
Revelation 5 in the IRVO
Revelation 5 in the IRVP
Revelation 5 in the IRVT
Revelation 5 in the IRVT2
Revelation 5 in the IRVU
Revelation 5 in the ISVN
Revelation 5 in the JSNT
Revelation 5 in the KAPI
Revelation 5 in the KBT1ETNIK
Revelation 5 in the KBV
Revelation 5 in the KJV
Revelation 5 in the KNFD
Revelation 5 in the LBA
Revelation 5 in the LBLA
Revelation 5 in the LNT
Revelation 5 in the LSV
Revelation 5 in the MAAL
Revelation 5 in the MBV
Revelation 5 in the MBV2
Revelation 5 in the MHNT
Revelation 5 in the MKNFD
Revelation 5 in the MNG
Revelation 5 in the MNT
Revelation 5 in the MNT2
Revelation 5 in the MRS1T
Revelation 5 in the NAA
Revelation 5 in the NASB
Revelation 5 in the NBLA
Revelation 5 in the NBS
Revelation 5 in the NBVTP
Revelation 5 in the NET2
Revelation 5 in the NIV11
Revelation 5 in the NNT
Revelation 5 in the NNT2
Revelation 5 in the NNT3
Revelation 5 in the PDDPT
Revelation 5 in the PFNT
Revelation 5 in the RMNT
Revelation 5 in the SBIAS
Revelation 5 in the SBIBS
Revelation 5 in the SBIBS2
Revelation 5 in the SBICS
Revelation 5 in the SBIDS
Revelation 5 in the SBIGS
Revelation 5 in the SBIHS
Revelation 5 in the SBIIS
Revelation 5 in the SBIIS2
Revelation 5 in the SBIIS3
Revelation 5 in the SBIKS
Revelation 5 in the SBIKS2
Revelation 5 in the SBIMS
Revelation 5 in the SBIOS
Revelation 5 in the SBIPS
Revelation 5 in the SBISS
Revelation 5 in the SBITS
Revelation 5 in the SBITS2
Revelation 5 in the SBITS3
Revelation 5 in the SBITS4
Revelation 5 in the SBIUS
Revelation 5 in the SBIVS
Revelation 5 in the SBT
Revelation 5 in the SBT1E
Revelation 5 in the SCHL
Revelation 5 in the SNT
Revelation 5 in the SUSU
Revelation 5 in the SUSU2
Revelation 5 in the SYNO
Revelation 5 in the TBIAOTANT
Revelation 5 in the TBT1E
Revelation 5 in the TBT1E2
Revelation 5 in the TFTIP
Revelation 5 in the TFTU
Revelation 5 in the TGNTATF3T
Revelation 5 in the THAI
Revelation 5 in the TNFD
Revelation 5 in the TNT
Revelation 5 in the TNTIK
Revelation 5 in the TNTIL
Revelation 5 in the TNTIN
Revelation 5 in the TNTIP
Revelation 5 in the TNTIZ
Revelation 5 in the TOMA
Revelation 5 in the TTENT
Revelation 5 in the UBG
Revelation 5 in the UGV
Revelation 5 in the UGV2
Revelation 5 in the UGV3
Revelation 5 in the VBL
Revelation 5 in the VDCC
Revelation 5 in the YALU
Revelation 5 in the YAPE
Revelation 5 in the YBVTP
Revelation 5 in the ZBP