Titus 1 (BOICB)
1 Akwụkwọ ozi a si nʼaka m, Pọl, odibo Chineke, na onyeozi Jisọs Kraịst, onye ahọpụtara ime ka okwukwe ndị Chineke, na nghọta banyere ịmara eziokwu ahụ na-eduba na ndụ ịsọpụrụ Chineke gaa nʼihu, 2 nke a dabere nʼolileanya maka ndụ ebighị ebi, nke Chineke onye na-adịghị agha ụgha kwerelarị na nkwa tupu mmalite nke oge. 3 Mgbe oge imezu nkwa ahụ ruru, o mere ka okwu ya pụta ìhè site na nkwusa oziọma, nke e nyefere m nʼaka idebe, dị ka Chineke Onye nzọpụta anyị si nye ya nʼiwu. 4 Ọ bụ gị Taịtọs, ezi nwa m nwoke nʼime okwukwe nke anyị nwekọrọ. Ka amara na udo nke sitere na Chineke bụ Nna, na Kraịst Jisọs Onye nzọpụta anyị dịrị gị. 5 Ahapụrụ m gị na Kriit ka i dozie ihe ụfọdụ a na-edozibeghị, ka ị họpụtakwa ndị okenye nʼobodo niile, dị ka m siri nye gị nʼiwu. 6 Ọ ga-abụ onye a na-enweghị ihe ịta ụta, ọ ga-abụ onye na-alụ otu nwanyị. Ụmụ ya bụ ndị kwere ekwe, ndị ama na ha anaghị ebi ndụ ọjọọ, maọbụ na-eme isiike. 7 Ebe ọ bụ na onye nlekọta nʼahụ ihe banyere chọọchị Chineke, ọ ga-abụ onye na-enweghị ihe ịta ụta. Ọ gaghị abụ onye nganga, onye na-ewe iwe ọkụ, onye na-aṅụbiga mmanya oke, onye na-alụ ọgụ mgbe niile, onye hụrụ ego nʼanya. 8 Ọ ga-abụ onye na-anabata ndị ọbịa, na onye na-ahụ ezi ihe nʼanya. Ọ ga-abụ onye na-akwanyere onwe ya ugwu, ezi mmadụ ụzọ ya kwụ ọtọ, onye dị nsọ, na onyeisi zuruoke. 9 Ọ ga-abụkwa onye jidesiri oziọma ahụ nke kwesiri ntụkwasị obi aka ike dịka eziri ya. Nke ga-eme ka o nwe ike gbaa ndị ọzọ ume site na ozizi ahụ nke zuruoke, nakwa ịtụ ndị ahụ na-eguzogide ya mmehie ha nʼihu. 10 Nʼihi na e nwere ọtụtụ mmadụ ndị na-ekweghị, ndị na-ekwu okwu efu, na ndị aghụghọ, nke ka nke, ndị si nʼotu ndị obibi ugwu pụta. 11 Aghaghị ịkwụsị ha maka na ha na-akụzi ihe ha ekwesighị ikuzi nʼihi ego, si otu ahụ na-eme ka ọtụtụ ezinaụlọ gbasaa. 12 Ọ bụ otu onye nʼime ha, onye bụkwa onye amụma ha kwuru okwu banyere ha sị, “Ndị Kriit niile bụ ndị ụgha. Ha kwara obi nʼazụ dị ka anụ ọhịa jọrọ njọ. Ha bụ ndị umengwụ nwere akpịrị ogologo.” 13 Nʼezie, okwu a bụ eziokwu. Nʼihi nke a, baara ha mba nʼolu ike banyere mmehie ha ka ha nwee ike zuo oke nʼokwukwe, 14 ka ha kwụsị ige ntị nʼakụkọ ifo ndị Juu na-akọ, maọbụ iwu nke ndị jụrụ ịnabata eziokwu nyere. 15 Ihe niile dị ọcha nʼebe ndị dị ọcha nọ, o nweghị ihe ọbụla dị ọcha nʼebe ndị rụrụ arụ na ndị na-ekweghị ekwe nọ. Nʼihi na uche ha na akọnuche ha rụrụ arụ. 16 Ha na-ekwupụta na ha maara Chineke, ma ha ji omume ha na-agọnarị ya. Ha bụkwa ndị na-akpọ mmadụ ibe ha asị, ndị isiike, na ndị na-adịghị ike nʼezi ọrụ ọbụla.
In Other Versions
Titus 1 in the ANGEFD
Titus 1 in the ANTPNG2D
Titus 1 in the AS21
Titus 1 in the BAGH
Titus 1 in the BBPNG
Titus 1 in the BBT1E
Titus 1 in the BDS
Titus 1 in the BEV
Titus 1 in the BHAD
Titus 1 in the BIB
Titus 1 in the BLPT
Titus 1 in the BNT
Titus 1 in the BNTABOOT
Titus 1 in the BNTLV
Titus 1 in the BOATCB
Titus 1 in the BOATCB2
Titus 1 in the BOBCV
Titus 1 in the BOCNT
Titus 1 in the BOECS
Titus 1 in the BOGWICC
Titus 1 in the BOHCB
Titus 1 in the BOHCV
Titus 1 in the BOHLNT
Titus 1 in the BOHNTLTAL
Titus 1 in the BOILNTAP
Titus 1 in the BOITCV
Titus 1 in the BOKCV
Titus 1 in the BOKCV2
Titus 1 in the BOKHWOG
Titus 1 in the BOKSSV
Titus 1 in the BOLCB
Titus 1 in the BOLCB2
Titus 1 in the BOMCV
Titus 1 in the BONAV
Titus 1 in the BONCB
Titus 1 in the BONLT
Titus 1 in the BONUT2
Titus 1 in the BOPLNT
Titus 1 in the BOSCB
Titus 1 in the BOSNC
Titus 1 in the BOTLNT
Titus 1 in the BOVCB
Titus 1 in the BOYCB
Titus 1 in the BPBB
Titus 1 in the BPH
Titus 1 in the BSB
Titus 1 in the CCB
Titus 1 in the CUV
Titus 1 in the CUVS
Titus 1 in the DBT
Titus 1 in the DGDNT
Titus 1 in the DHNT
Titus 1 in the DNT
Titus 1 in the ELBE
Titus 1 in the EMTV
Titus 1 in the ESV
Titus 1 in the FBV
Titus 1 in the FEB
Titus 1 in the GGMNT
Titus 1 in the GNT
Titus 1 in the HARY
Titus 1 in the HNT
Titus 1 in the IRVA
Titus 1 in the IRVB
Titus 1 in the IRVG
Titus 1 in the IRVH
Titus 1 in the IRVK
Titus 1 in the IRVM
Titus 1 in the IRVM2
Titus 1 in the IRVO
Titus 1 in the IRVP
Titus 1 in the IRVT
Titus 1 in the IRVT2
Titus 1 in the IRVU
Titus 1 in the ISVN
Titus 1 in the JSNT
Titus 1 in the KAPI
Titus 1 in the KBT1ETNIK
Titus 1 in the KBV
Titus 1 in the KJV
Titus 1 in the KNFD
Titus 1 in the LBA
Titus 1 in the LBLA
Titus 1 in the LNT
Titus 1 in the LSV
Titus 1 in the MAAL
Titus 1 in the MBV
Titus 1 in the MBV2
Titus 1 in the MHNT
Titus 1 in the MKNFD
Titus 1 in the MNG
Titus 1 in the MNT
Titus 1 in the MNT2
Titus 1 in the MRS1T
Titus 1 in the NAA
Titus 1 in the NASB
Titus 1 in the NBLA
Titus 1 in the NBS
Titus 1 in the NBVTP
Titus 1 in the NET2
Titus 1 in the NIV11
Titus 1 in the NNT
Titus 1 in the NNT2
Titus 1 in the NNT3
Titus 1 in the PDDPT
Titus 1 in the PFNT
Titus 1 in the RMNT
Titus 1 in the SBIAS
Titus 1 in the SBIBS
Titus 1 in the SBIBS2
Titus 1 in the SBICS
Titus 1 in the SBIDS
Titus 1 in the SBIGS
Titus 1 in the SBIHS
Titus 1 in the SBIIS
Titus 1 in the SBIIS2
Titus 1 in the SBIIS3
Titus 1 in the SBIKS
Titus 1 in the SBIKS2
Titus 1 in the SBIMS
Titus 1 in the SBIOS
Titus 1 in the SBIPS
Titus 1 in the SBISS
Titus 1 in the SBITS
Titus 1 in the SBITS2
Titus 1 in the SBITS3
Titus 1 in the SBITS4
Titus 1 in the SBIUS
Titus 1 in the SBIVS
Titus 1 in the SBT
Titus 1 in the SBT1E
Titus 1 in the SCHL
Titus 1 in the SNT
Titus 1 in the SUSU
Titus 1 in the SUSU2
Titus 1 in the SYNO
Titus 1 in the TBIAOTANT
Titus 1 in the TBT1E
Titus 1 in the TBT1E2
Titus 1 in the TFTIP
Titus 1 in the TFTU
Titus 1 in the TGNTATF3T
Titus 1 in the THAI
Titus 1 in the TNFD
Titus 1 in the TNT
Titus 1 in the TNTIK
Titus 1 in the TNTIL
Titus 1 in the TNTIN
Titus 1 in the TNTIP
Titus 1 in the TNTIZ
Titus 1 in the TOMA
Titus 1 in the TTENT
Titus 1 in the UBG
Titus 1 in the UGV
Titus 1 in the UGV2
Titus 1 in the UGV3
Titus 1 in the VBL
Titus 1 in the VDCC
Titus 1 in the YALU
Titus 1 in the YAPE
Titus 1 in the YBVTP
Titus 1 in the ZBP