1 Thessalonians 5 (BOICB)

1 Ugbu a, ụmụnna, banyere oge na mgbe ihe ndị a ga-emezu. Echeghị m na ọ dị mkpa i degara unu akwụkwọ. 2 Dị ka unu maara nke ọma na ụbọchị Onyenwe anyị ga-abịa dị ka onye ohi si abịa nʼabalị. 3 Mgbe ha ga na-asị udo, na nchekwa dị, mgbe ahụ, na mberede, mbibi ga-abịakwasị ha dị ka ihe mgbu sị adakwasị nwanyị ime na-eme, nke ga-eme ka onye ọbụla ghara inwe ike ịgbapụ. 4 Ma unu onwe unu, ụmụnna, anọghị nʼọchịchịrị, nke ụbọchị ahụ ga-abịakwasị unu na mberede dịka onye ohi. 5 Unu niile bụ ụmụ nke ìhè na ụmụ nke ehihie, anyị abụkwaghị nke ọchịchịrị maọbụ nke abalị. 6 Nʼihi nke a, ka anyị ghara ịdị na-arahụ ụra dị ka ndị ọzọ, kama ka anyị mụrụ anya ka anya dokwaa anyị. 7 Nʼihi na abalị bụ mgbe ndị na-arahụ ụra ji arahụ ụra. Ọ bụkwa nʼabalị ka ndị mmanya na-egbu na-aṅụbiga mmanya oke. 8 Ma ebe anyị niile bụ ndị nke ihe, ka anyị bụrụ ndị anya doro, ndị yi okwukwe na ịhụnanya dịka ihe ikpuchi obi, yikwasịkwa olileanya nke nzọpụta dị ka okpu igwe. 9 Nʼihi na Chineke akwadebeghị ikpe ọmụma na egwu nye anyị. Kama ka anyị nweta nzọpụta site nʼokwukwe anyị nwere nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst. 10 Ọ nwụrụ nʼihi anyị ka ọ bụrụ, ma anyị dị ndụ ma anyị nwụrụ anwụ, anyị ga-esoro ya dịrị ndụ. 11 Ya mere, na-akasịrịtanụ onwe unu obi. Na-emekwanụ ihe ọbụla ga-ewuli ibe unu elu dị ka unu si eme. 12 Anyị na-arịọsị unu ike, ụmụnna, ka unu na-asọpụrụ ndị niile na-adọgbu onwe ha nʼọrụ nʼihi unu, ndị ahụ na-elekọta unu nʼime ọrụ Onyenwe anyị, na ndị ahụ na-adụ unu ọdụ. 13 Ka unu na-akwanyere ha ugwu site nʼịhụnanya nʼihi ụdị ọrụ ha na-arụ. Ka unu na mmadụ ibe unu birikwa nʼudo. 14 Ma ugbu a, anyị na-arịọ unu, ụmụnna, na-adụnụ ndị na-anọ nkịtị ọdụ, na-agbanụ ndị dara mba ume, nyerenụ ndị na-adịghị ike aka, nwekwanụ ndidi nʼebe ha niile nọ. 15 Ka onye ọbụla ghara inyeghachi mmadụ ibe ya ihe ọjọọ nʼọnọdụ ihe ọjọọ. Kama gbalịsienụ ike ime ezi ihe nʼebe ibe unu nọ na nʼebe mmadụ niile nọ. 16 Na-aṅụrịnụ ọṅụ oge niile. 17 Na-ekpenụ ekpere oge niile na-esepụghị aka. 18 Na-enyenụ ekele mgbe niile banyere ihe niile, nʼihi na nke a bụ ọchịchọ Chineke banyere unu ndị bụ nke Kraịst Jisọs. 19 Unu emenyụla ọkụ Mmụọ Nsọ. 20 Ọzọ unu eledala okwu ndị amụma anya. 21 Kama na-anwalenụ ihe niile ma na-ejidesikwanụ ihe niile dị mma aka ike. 22 Wezuganụ onwe unu nʼihe ọjọọ niile. 23 Ka Chineke ya onwe ya, bụ Chineke nke udo, doo unu nsọ nʼụzọ niile. Ka e debezuo mmụọ unu na mkpụrụobi unu na anụ ahụ unu nsọ, na-enweghị ntụpọ ọbụla ruo ụbọchị ọbịbịa Onyenwe anyị Jisọs Kraịst. 24 Onye ahụ kpọrọ unu ga-emezu ihe ndị a, nʼihi na ọ bụ onye kwesiri ntụkwasị obi. 25 Biko ụmụnna, na-ekperenụ anyị ekpere. 26 Werenụ isurita ọnụ dị nsọ na-ekele ụmụnna anyị dum. 27 Iwu m na-enye unu site nʼaha Onyenwe anyị bụ ka unu gụpụta akwụkwọ a nʼihu ụmụnna niile. 28 Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyere unu niile.

In Other Versions

1 Thessalonians 5 in the ANGEFD

1 Thessalonians 5 in the ANTPNG2D

1 Thessalonians 5 in the AS21

1 Thessalonians 5 in the BAGH

1 Thessalonians 5 in the BBPNG

1 Thessalonians 5 in the BBT1E

1 Thessalonians 5 in the BDS

1 Thessalonians 5 in the BEV

1 Thessalonians 5 in the BHAD

1 Thessalonians 5 in the BIB

1 Thessalonians 5 in the BLPT

1 Thessalonians 5 in the BNT

1 Thessalonians 5 in the BNTABOOT

1 Thessalonians 5 in the BNTLV

1 Thessalonians 5 in the BOATCB

1 Thessalonians 5 in the BOATCB2

1 Thessalonians 5 in the BOBCV

1 Thessalonians 5 in the BOCNT

1 Thessalonians 5 in the BOECS

1 Thessalonians 5 in the BOGWICC

1 Thessalonians 5 in the BOHCB

1 Thessalonians 5 in the BOHCV

1 Thessalonians 5 in the BOHLNT

1 Thessalonians 5 in the BOHNTLTAL

1 Thessalonians 5 in the BOILNTAP

1 Thessalonians 5 in the BOITCV

1 Thessalonians 5 in the BOKCV

1 Thessalonians 5 in the BOKCV2

1 Thessalonians 5 in the BOKHWOG

1 Thessalonians 5 in the BOKSSV

1 Thessalonians 5 in the BOLCB

1 Thessalonians 5 in the BOLCB2

1 Thessalonians 5 in the BOMCV

1 Thessalonians 5 in the BONAV

1 Thessalonians 5 in the BONCB

1 Thessalonians 5 in the BONLT

1 Thessalonians 5 in the BONUT2

1 Thessalonians 5 in the BOPLNT

1 Thessalonians 5 in the BOSCB

1 Thessalonians 5 in the BOSNC

1 Thessalonians 5 in the BOTLNT

1 Thessalonians 5 in the BOVCB

1 Thessalonians 5 in the BOYCB

1 Thessalonians 5 in the BPBB

1 Thessalonians 5 in the BPH

1 Thessalonians 5 in the BSB

1 Thessalonians 5 in the CCB

1 Thessalonians 5 in the CUV

1 Thessalonians 5 in the CUVS

1 Thessalonians 5 in the DBT

1 Thessalonians 5 in the DGDNT

1 Thessalonians 5 in the DHNT

1 Thessalonians 5 in the DNT

1 Thessalonians 5 in the ELBE

1 Thessalonians 5 in the EMTV

1 Thessalonians 5 in the ESV

1 Thessalonians 5 in the FBV

1 Thessalonians 5 in the FEB

1 Thessalonians 5 in the GGMNT

1 Thessalonians 5 in the GNT

1 Thessalonians 5 in the HARY

1 Thessalonians 5 in the HNT

1 Thessalonians 5 in the IRVA

1 Thessalonians 5 in the IRVB

1 Thessalonians 5 in the IRVG

1 Thessalonians 5 in the IRVH

1 Thessalonians 5 in the IRVK

1 Thessalonians 5 in the IRVM

1 Thessalonians 5 in the IRVM2

1 Thessalonians 5 in the IRVO

1 Thessalonians 5 in the IRVP

1 Thessalonians 5 in the IRVT

1 Thessalonians 5 in the IRVT2

1 Thessalonians 5 in the IRVU

1 Thessalonians 5 in the ISVN

1 Thessalonians 5 in the JSNT

1 Thessalonians 5 in the KAPI

1 Thessalonians 5 in the KBT1ETNIK

1 Thessalonians 5 in the KBV

1 Thessalonians 5 in the KJV

1 Thessalonians 5 in the KNFD

1 Thessalonians 5 in the LBA

1 Thessalonians 5 in the LBLA

1 Thessalonians 5 in the LNT

1 Thessalonians 5 in the LSV

1 Thessalonians 5 in the MAAL

1 Thessalonians 5 in the MBV

1 Thessalonians 5 in the MBV2

1 Thessalonians 5 in the MHNT

1 Thessalonians 5 in the MKNFD

1 Thessalonians 5 in the MNG

1 Thessalonians 5 in the MNT

1 Thessalonians 5 in the MNT2

1 Thessalonians 5 in the MRS1T

1 Thessalonians 5 in the NAA

1 Thessalonians 5 in the NASB

1 Thessalonians 5 in the NBLA

1 Thessalonians 5 in the NBS

1 Thessalonians 5 in the NBVTP

1 Thessalonians 5 in the NET2

1 Thessalonians 5 in the NIV11

1 Thessalonians 5 in the NNT

1 Thessalonians 5 in the NNT2

1 Thessalonians 5 in the NNT3

1 Thessalonians 5 in the PDDPT

1 Thessalonians 5 in the PFNT

1 Thessalonians 5 in the RMNT

1 Thessalonians 5 in the SBIAS

1 Thessalonians 5 in the SBIBS

1 Thessalonians 5 in the SBIBS2

1 Thessalonians 5 in the SBICS

1 Thessalonians 5 in the SBIDS

1 Thessalonians 5 in the SBIGS

1 Thessalonians 5 in the SBIHS

1 Thessalonians 5 in the SBIIS

1 Thessalonians 5 in the SBIIS2

1 Thessalonians 5 in the SBIIS3

1 Thessalonians 5 in the SBIKS

1 Thessalonians 5 in the SBIKS2

1 Thessalonians 5 in the SBIMS

1 Thessalonians 5 in the SBIOS

1 Thessalonians 5 in the SBIPS

1 Thessalonians 5 in the SBISS

1 Thessalonians 5 in the SBITS

1 Thessalonians 5 in the SBITS2

1 Thessalonians 5 in the SBITS3

1 Thessalonians 5 in the SBITS4

1 Thessalonians 5 in the SBIUS

1 Thessalonians 5 in the SBIVS

1 Thessalonians 5 in the SBT

1 Thessalonians 5 in the SBT1E

1 Thessalonians 5 in the SCHL

1 Thessalonians 5 in the SNT

1 Thessalonians 5 in the SUSU

1 Thessalonians 5 in the SUSU2

1 Thessalonians 5 in the SYNO

1 Thessalonians 5 in the TBIAOTANT

1 Thessalonians 5 in the TBT1E

1 Thessalonians 5 in the TBT1E2

1 Thessalonians 5 in the TFTIP

1 Thessalonians 5 in the TFTU

1 Thessalonians 5 in the TGNTATF3T

1 Thessalonians 5 in the THAI

1 Thessalonians 5 in the TNFD

1 Thessalonians 5 in the TNT

1 Thessalonians 5 in the TNTIK

1 Thessalonians 5 in the TNTIL

1 Thessalonians 5 in the TNTIN

1 Thessalonians 5 in the TNTIP

1 Thessalonians 5 in the TNTIZ

1 Thessalonians 5 in the TOMA

1 Thessalonians 5 in the TTENT

1 Thessalonians 5 in the UBG

1 Thessalonians 5 in the UGV

1 Thessalonians 5 in the UGV2

1 Thessalonians 5 in the UGV3

1 Thessalonians 5 in the VBL

1 Thessalonians 5 in the VDCC

1 Thessalonians 5 in the YALU

1 Thessalonians 5 in the YAPE

1 Thessalonians 5 in the YBVTP

1 Thessalonians 5 in the ZBP