Amos 9 (BOICB)
1 Ahụrụ m Onyenwe anyị ka ọ guzo nʼakụkụ ebe ịchụ aja, ọ sịrị,“Tie ọnụ ogidi ndị a ihe,ruo mgbe mbata ọnụ ụzọ ha niile mara jijiji.Tipịasịa ha nʼisi mmadụ niile;aga m ejikwa mma agha gbuo ndị niile fọdụrụ.Ọ dịghị onye ga-agbapụ,ọ dịkwaghị onye ga-ewezuga onwe ya. 2 Ọ bụrụ na ha egwuo ala ruo nʼala mmụọ,site nʼebe ahụ ka aka m ga-esi dọlie ha,ọ bụrụkwa na ha arịgoruo ime eluigwe,site nʼebe ahụ ka m ga-esi wedata ha nʼala. 3 Ọ bụrụkwa na ha ezoo onwe ha nʼelu Kamelnʼebe ahụ ka m ga-esi chọpụta ha, kpụrụ ha,a sịkwa na ha ezoo onwe ha nʼala oke osimiri,nʼebe ahụ ka m ga-enye ajụala nke mmiri iwu ka ọ taa ha. 4 Ọ bụrụ na a dọta ha nʼagha mee ka ha gaa biri nʼala ndị mba ọzọ,nʼebe ahụ aga m enye mma agha iwu ka o gbuo ha. “Aga m elekwasị ha anya m abụọnʼihi ime ha ihe ọjọọ, ọ bụghị ihe ọma.” 5 Onyenwe anyị, ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile,onye na-emetụ ala aka mee ka ọ gbazee,ime ka ndị niile bi nʼala ruo ụjụ;ala ya niile bilie na-ebili dịka mmiri nke osimiri Naịl,nke na-emesịakwa dajụọ dịka mmiri Ijipt. 6 Onye na-ewu ụlọ elu ya nʼeluigwe niile,na-eme ka ntọala ya dị nʼụwa.Onye na-akpọ mmiri nke osimiri oku,ma na-awụsa ha nʼala,aha ya bụ ONYENWE ANYỊ. 7 “Ọ bụ na unu ndị Izreladịghị ka ndị Kush nʼebe m nọ?”Otu a ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara.“Ọ bụ na-esighị m nʼala Ijipt kpọpụta Izrel,site na Kafto kpọpụta ndị Filistia,ma kpọpụtakwa ndị Aram site na Kia? 8 “Nʼezie, anya Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ dịkwasịrịnʼahụ alaeze ahụ nke na-emehie.Aghaghị m ịla ya nʼiyi,kpochapụ ya site nʼelu ụwa,naanị na m agaghị ebibichaụlọ Jekọb kpamkpam.”Otu a ka ONYENWE ANYỊ kwubiri. 9 “Ma lee, mụ onwe m gaje inye iwu,aga m ayọgharị ụlọ Izrelnʼetiti mba niiledịka e si ayọgharị ọka nʼime nyọ,ma ọ dịghị otu mkpụrụ ọka nʼime ya nke ga-ada nʼala. 10 Ma ndị mmehie ahụ niile nọ nʼetiti ndị m,ndị ahụ na-asị, ‘Mbibi agaghị erute anyị,anyị agaghị ezute ya,aghaghị ịnwụ site na mma agha.’ 11 “Nʼụbọchị ahụ,“aga m emekwa ka ụlọ ikwu Devid dara ada guzoziekwa.Aga m emezi akụkụ ya niile gbajiri agbaji,mee ka akụkụ ya niile dakpọsịrị adakpọsị guzozie dịka ọ dị na mbụ.Aga m ewugharịkwa ya, mee ka ọ dịrị ka ọ dị na mbụ. 12 Ka ha nwee ike inweta ndị fọdụrụ nʼEdọmtinyere mba niile dị iche iche bụ nke a kpọkwasịrị aha m.”Otu a ka ONYENWE ANYỊ onye ga-emezu ihe ndị a niile kwubiri ya. 13 “Ụbọchị ndị ahụ na-abịa, otu a ka ONYENWE ANYỊ kwubiri,“Mgbe onye na-akọ ubi ga-agafe onye na-ewe ihe ubi,onye na-agha mkpụrụ ka onye na-azọcha mkpụrụ vaịnị ga-agafekwa.Mmanya ọhụrụ ga-esitekwa nʼelu ugwu na-atapụta,ọ ga-esitekwa nʼugwu nta niile na-asọpụta. 14 Aga m emekwa ka ndị m bụ Izrel site nʼobodo a dọtara ha nʼagha lọta. “Ha ga-ewugharị obodo niile tọgbọrọ nʼefu, birikwa nʼime ha.Ha ga-akụ ubi vaịnị a gbara ogige, ṅụọkwa mmanya si na ya.Ha ga-arụkwa ubi a gbara ogige, riekwa mkpụrụ si na ya. 15 Aga m akụ Izrel nʼala ha.A gaghị ehopukwa ha ọzọsite nʼala ahụ bụ nke m nyere ha.”Ọ bụ ihe ONYENWE ANYỊ Chineke unu kwuru.
In Other Versions
Amos 9 in the ANGEFD
Amos 9 in the ANTPNG2D
Amos 9 in the AS21
Amos 9 in the BAGH
Amos 9 in the BBPNG
Amos 9 in the BBT1E
Amos 9 in the BDS
Amos 9 in the BEV
Amos 9 in the BHAD
Amos 9 in the BIB
Amos 9 in the BLPT
Amos 9 in the BNT
Amos 9 in the BNTABOOT
Amos 9 in the BNTLV
Amos 9 in the BOATCB
Amos 9 in the BOATCB2
Amos 9 in the BOBCV
Amos 9 in the BOCNT
Amos 9 in the BOECS
Amos 9 in the BOGWICC
Amos 9 in the BOHCB
Amos 9 in the BOHCV
Amos 9 in the BOHLNT
Amos 9 in the BOHNTLTAL
Amos 9 in the BOILNTAP
Amos 9 in the BOITCV
Amos 9 in the BOKCV
Amos 9 in the BOKCV2
Amos 9 in the BOKHWOG
Amos 9 in the BOKSSV
Amos 9 in the BOLCB
Amos 9 in the BOLCB2
Amos 9 in the BOMCV
Amos 9 in the BONAV
Amos 9 in the BONCB
Amos 9 in the BONLT
Amos 9 in the BONUT2
Amos 9 in the BOPLNT
Amos 9 in the BOSCB
Amos 9 in the BOSNC
Amos 9 in the BOTLNT
Amos 9 in the BOVCB
Amos 9 in the BOYCB
Amos 9 in the BPBB
Amos 9 in the BPH
Amos 9 in the BSB
Amos 9 in the CCB
Amos 9 in the CUV
Amos 9 in the CUVS
Amos 9 in the DBT
Amos 9 in the DGDNT
Amos 9 in the DHNT
Amos 9 in the DNT
Amos 9 in the ELBE
Amos 9 in the EMTV
Amos 9 in the ESV
Amos 9 in the FBV
Amos 9 in the FEB
Amos 9 in the GGMNT
Amos 9 in the GNT
Amos 9 in the HARY
Amos 9 in the HNT
Amos 9 in the IRVA
Amos 9 in the IRVB
Amos 9 in the IRVG
Amos 9 in the IRVH
Amos 9 in the IRVK
Amos 9 in the IRVM
Amos 9 in the IRVM2
Amos 9 in the IRVO
Amos 9 in the IRVP
Amos 9 in the IRVT
Amos 9 in the IRVT2
Amos 9 in the IRVU
Amos 9 in the ISVN
Amos 9 in the JSNT
Amos 9 in the KAPI
Amos 9 in the KBT1ETNIK
Amos 9 in the KBV
Amos 9 in the KJV
Amos 9 in the KNFD
Amos 9 in the LBA
Amos 9 in the LBLA
Amos 9 in the LNT
Amos 9 in the LSV
Amos 9 in the MAAL
Amos 9 in the MBV
Amos 9 in the MBV2
Amos 9 in the MHNT
Amos 9 in the MKNFD
Amos 9 in the MNG
Amos 9 in the MNT
Amos 9 in the MNT2
Amos 9 in the MRS1T
Amos 9 in the NAA
Amos 9 in the NASB
Amos 9 in the NBLA
Amos 9 in the NBS
Amos 9 in the NBVTP
Amos 9 in the NET2
Amos 9 in the NIV11
Amos 9 in the NNT
Amos 9 in the NNT2
Amos 9 in the NNT3
Amos 9 in the PDDPT
Amos 9 in the PFNT
Amos 9 in the RMNT
Amos 9 in the SBIAS
Amos 9 in the SBIBS
Amos 9 in the SBIBS2
Amos 9 in the SBICS
Amos 9 in the SBIDS
Amos 9 in the SBIGS
Amos 9 in the SBIHS
Amos 9 in the SBIIS
Amos 9 in the SBIIS2
Amos 9 in the SBIIS3
Amos 9 in the SBIKS
Amos 9 in the SBIKS2
Amos 9 in the SBIMS
Amos 9 in the SBIOS
Amos 9 in the SBIPS
Amos 9 in the SBISS
Amos 9 in the SBITS
Amos 9 in the SBITS2
Amos 9 in the SBITS3
Amos 9 in the SBITS4
Amos 9 in the SBIUS
Amos 9 in the SBIVS
Amos 9 in the SBT
Amos 9 in the SBT1E
Amos 9 in the SCHL
Amos 9 in the SNT
Amos 9 in the SUSU
Amos 9 in the SUSU2
Amos 9 in the SYNO
Amos 9 in the TBIAOTANT
Amos 9 in the TBT1E
Amos 9 in the TBT1E2
Amos 9 in the TFTIP
Amos 9 in the TFTU
Amos 9 in the TGNTATF3T
Amos 9 in the THAI
Amos 9 in the TNFD
Amos 9 in the TNT
Amos 9 in the TNTIK
Amos 9 in the TNTIL
Amos 9 in the TNTIN
Amos 9 in the TNTIP
Amos 9 in the TNTIZ
Amos 9 in the TOMA
Amos 9 in the TTENT
Amos 9 in the UBG
Amos 9 in the UGV
Amos 9 in the UGV2
Amos 9 in the UGV3
Amos 9 in the VBL
Amos 9 in the VDCC
Amos 9 in the YALU
Amos 9 in the YAPE
Amos 9 in the YBVTP
Amos 9 in the ZBP