Ecclesiastes 7 (BOICB)
1 Ezi aha ka mma karịa mmanụ isi ụtọ.Ụbọchị mmadụ nwụrụ ka ụbọchị a mụrụ ya mma. 2 Ọ kaara gị mma ije nʼebe a na-eru ụjụkarịa ebe a na-eri na-aṅụ.Nʼihi na ọnwụ dịịrị mmadụ ọbụla;ndị dị ndụ kwesiri iburu nke a nʼobi. 3 Iru ụjụ ka ịchị ọchị mma,ihu gbarụrụ agbarụ na-enyere obi aka 4 Onye maara ihe na-eche echiche banyere ọnwụ,ma onye nzuzu na-eche naanị banyere ikpori ndụ. 5 Ọ ka mma ige ntị nye mba onye maara ihekarịa ịṅa ntị nʼabụ ndị na-enweghị uche na-abụ. 6 Ọchị onye nzuzudị ka mkpọtụ nke ogwu na-ere ọkụ na-eme nʼokpuru ite.Ihe a bụkwa ihe efu. 7 Iji anya ike nara mmadụ ihe na-eme ka onye mara ihe ghọọ onye nzuzu,iri ngarị na-emerụ obi mmadụ. 8 Ọgwụgwụ ihe ọbụla dị mma karịa mmalite ya!Ogologo ntachiobi dị mma karịa mpako! 9 Abụla onye na-ewe iwe ọsịịsọ,nʼihi na iwe bụ oke ndị nzuzu. 10 Asịla, “Gịnị mere ụbọchị gara aga ji dị mma karịa ụbọchị ndị a?”Nʼihi na ọ bụghị amamihe ị jụ ajụjụ dị otu a. 11 Amamihe dịka ihe nketa, bụ ihe dị mma.Ọ na-abara uru nye ndị na-ahụ anyanwụ anya. 12 Amamihe bụ ndodịka ego si bụrụkwa ndo,ma ụzọ ihe ọmụma ji dị mma karịa bụ nke a:Amamihe na-echebe ndụ ndị nwere ya. 13 Chee echiche banyere ihe Chineke na-eme.Mmadụ ọ pụrụ ime ka ọ dịzie adịzie,bụ ihe Chineke mere ka ọ gbagọọ agbagọ? 14 Mgbe ihe na-agara gị nke ọma, ṅụrịa ọṅụ, nʼihi ọ dịrị gị mma,ma mgbe mmekpa ahụ batara, mata nke ọmana Chineke onye na-enye ọnọdụ ọmamakwa ihe banyere ọnọdụ ọjọọ.Ya mere, o nweghị onye ọbụla nwere ike ịchọpụtaọdịnihu ya. 15 Ndụ m nʼụwa a bụ ihe efu, ahụla m ihe abụọ ndị a;onye ezi omume na-anwụ nʼezi omume ya,ma onye na-emebi iwu na-ebi ogologo ndụ na mmebi iwu ya. 16 Nʼihi ya, abụbigala onye ezi omume oke,emekwala onwe gị onye mabigara ihe oke.Gịnị mere i ji achọ igbu onwe gị? 17 Abụbigala onye na-emefe ajọ omume oke,abụkwala onye nzuzu!Gịnị ka ị ga-eji nwụọ mgbe oge gị na-erubeghị? 18 Ọ dị mma ijide otuna-esepụghị aka na nke ọzọ,onye na-atụ egwu Chineke ga-enweta uru nʼime ha abụọ. 19 Amamihe na-eme ka otu onye dị ikekarịa mmadụ iri na-achị otu obodo. 20 Gbaa ụwa niile gburugburu, ọ dịghị otu onye bụ onye ezi omume,ọ dịghị onye na-eme ihe ziri ezi nke na-adịghị eme mmehie mgbe ọbụla. 21 Egela ntị nʼihe niile ndị mmadụ na-ekwu,ị pụrụ ịnụ nkọcha nke ohu gị na-akọcha gị. 22 Gị onwe gị maarana ọtụtụ oge, ị na-akọchakwa ndị ọzọ. 23 Agbalịsiela m ike inwe nghọta. Ekwuru m sị,“Aga m abụ onye amamihe,”ma nke a karịrị m. 24 Amamihe adịghị mfe inweta, ọ dị omimi nke ukwuu;ọ bụ onye pụrụ ịchọpụta ya? 25 A tụgharịrị uche m ka m ghọta,iledo na ịchọpụta amamihe na atụmatụ otu ihe niile si dịna ịghọtakwa nzuzu nke dị na ajọ omumena ịyị ara nke dị na enweghị uche. 26 Achọpụtara m na ọ dị ihe dị ilu karịa ọnwụ,ihe ahụ bụ nwanyị.Obi ya dị ka ụgbụ.Otu a kwa, aka o ji ejikụ gị dị ka ụdọ igwe.Onye ahụ na-eme ihe na-atọ Chineke ụtọ na-esi nʼaka ya gbapụ,ma ndị mmehie ka ọ na-enwude nʼọnya ya. 27 “Lee, Ihe a ka m chọpụtara,” ka onye nkuzi kwuru:“Site nʼịtụkwasị otu ihe nʼelu ibe ya ka m matara isi ihe niile. 28 Mgbe m ka na-achọma achọtaghị m,nʼetiti puku mmadụ ndị ikom, achọtara m otu onye aka ya dị ọcha,ma ọ dịghị otu nwanyị m chọtara nʼetiti ha. 29 Achọpụtara m naanị nke a,Chineke mere ndị mmadụ ka ha bụrụ ndị ụzọ ha ziri ezi,ma ha atụgharịala chọrọ ọtụtụ ihe nchepụta gawa.”
In Other Versions
Ecclesiastes 7 in the ANGEFD
Ecclesiastes 7 in the ANTPNG2D
Ecclesiastes 7 in the AS21
Ecclesiastes 7 in the BAGH
Ecclesiastes 7 in the BBPNG
Ecclesiastes 7 in the BBT1E
Ecclesiastes 7 in the BDS
Ecclesiastes 7 in the BEV
Ecclesiastes 7 in the BHAD
Ecclesiastes 7 in the BIB
Ecclesiastes 7 in the BLPT
Ecclesiastes 7 in the BNT
Ecclesiastes 7 in the BNTABOOT
Ecclesiastes 7 in the BNTLV
Ecclesiastes 7 in the BOATCB
Ecclesiastes 7 in the BOATCB2
Ecclesiastes 7 in the BOBCV
Ecclesiastes 7 in the BOCNT
Ecclesiastes 7 in the BOECS
Ecclesiastes 7 in the BOGWICC
Ecclesiastes 7 in the BOHCB
Ecclesiastes 7 in the BOHCV
Ecclesiastes 7 in the BOHLNT
Ecclesiastes 7 in the BOHNTLTAL
Ecclesiastes 7 in the BOILNTAP
Ecclesiastes 7 in the BOITCV
Ecclesiastes 7 in the BOKCV
Ecclesiastes 7 in the BOKCV2
Ecclesiastes 7 in the BOKHWOG
Ecclesiastes 7 in the BOKSSV
Ecclesiastes 7 in the BOLCB
Ecclesiastes 7 in the BOLCB2
Ecclesiastes 7 in the BOMCV
Ecclesiastes 7 in the BONAV
Ecclesiastes 7 in the BONCB
Ecclesiastes 7 in the BONLT
Ecclesiastes 7 in the BONUT2
Ecclesiastes 7 in the BOPLNT
Ecclesiastes 7 in the BOSCB
Ecclesiastes 7 in the BOSNC
Ecclesiastes 7 in the BOTLNT
Ecclesiastes 7 in the BOVCB
Ecclesiastes 7 in the BOYCB
Ecclesiastes 7 in the BPBB
Ecclesiastes 7 in the BPH
Ecclesiastes 7 in the BSB
Ecclesiastes 7 in the CCB
Ecclesiastes 7 in the CUV
Ecclesiastes 7 in the CUVS
Ecclesiastes 7 in the DBT
Ecclesiastes 7 in the DGDNT
Ecclesiastes 7 in the DHNT
Ecclesiastes 7 in the DNT
Ecclesiastes 7 in the ELBE
Ecclesiastes 7 in the EMTV
Ecclesiastes 7 in the ESV
Ecclesiastes 7 in the FBV
Ecclesiastes 7 in the FEB
Ecclesiastes 7 in the GGMNT
Ecclesiastes 7 in the GNT
Ecclesiastes 7 in the HARY
Ecclesiastes 7 in the HNT
Ecclesiastes 7 in the IRVA
Ecclesiastes 7 in the IRVB
Ecclesiastes 7 in the IRVG
Ecclesiastes 7 in the IRVH
Ecclesiastes 7 in the IRVK
Ecclesiastes 7 in the IRVM
Ecclesiastes 7 in the IRVM2
Ecclesiastes 7 in the IRVO
Ecclesiastes 7 in the IRVP
Ecclesiastes 7 in the IRVT
Ecclesiastes 7 in the IRVT2
Ecclesiastes 7 in the IRVU
Ecclesiastes 7 in the ISVN
Ecclesiastes 7 in the JSNT
Ecclesiastes 7 in the KAPI
Ecclesiastes 7 in the KBT1ETNIK
Ecclesiastes 7 in the KBV
Ecclesiastes 7 in the KJV
Ecclesiastes 7 in the KNFD
Ecclesiastes 7 in the LBA
Ecclesiastes 7 in the LBLA
Ecclesiastes 7 in the LNT
Ecclesiastes 7 in the LSV
Ecclesiastes 7 in the MAAL
Ecclesiastes 7 in the MBV
Ecclesiastes 7 in the MBV2
Ecclesiastes 7 in the MHNT
Ecclesiastes 7 in the MKNFD
Ecclesiastes 7 in the MNG
Ecclesiastes 7 in the MNT
Ecclesiastes 7 in the MNT2
Ecclesiastes 7 in the MRS1T
Ecclesiastes 7 in the NAA
Ecclesiastes 7 in the NASB
Ecclesiastes 7 in the NBLA
Ecclesiastes 7 in the NBS
Ecclesiastes 7 in the NBVTP
Ecclesiastes 7 in the NET2
Ecclesiastes 7 in the NIV11
Ecclesiastes 7 in the NNT
Ecclesiastes 7 in the NNT2
Ecclesiastes 7 in the NNT3
Ecclesiastes 7 in the PDDPT
Ecclesiastes 7 in the PFNT
Ecclesiastes 7 in the RMNT
Ecclesiastes 7 in the SBIAS
Ecclesiastes 7 in the SBIBS
Ecclesiastes 7 in the SBIBS2
Ecclesiastes 7 in the SBICS
Ecclesiastes 7 in the SBIDS
Ecclesiastes 7 in the SBIGS
Ecclesiastes 7 in the SBIHS
Ecclesiastes 7 in the SBIIS
Ecclesiastes 7 in the SBIIS2
Ecclesiastes 7 in the SBIIS3
Ecclesiastes 7 in the SBIKS
Ecclesiastes 7 in the SBIKS2
Ecclesiastes 7 in the SBIMS
Ecclesiastes 7 in the SBIOS
Ecclesiastes 7 in the SBIPS
Ecclesiastes 7 in the SBISS
Ecclesiastes 7 in the SBITS
Ecclesiastes 7 in the SBITS2
Ecclesiastes 7 in the SBITS3
Ecclesiastes 7 in the SBITS4
Ecclesiastes 7 in the SBIUS
Ecclesiastes 7 in the SBIVS
Ecclesiastes 7 in the SBT
Ecclesiastes 7 in the SBT1E
Ecclesiastes 7 in the SCHL
Ecclesiastes 7 in the SNT
Ecclesiastes 7 in the SUSU
Ecclesiastes 7 in the SUSU2
Ecclesiastes 7 in the SYNO
Ecclesiastes 7 in the TBIAOTANT
Ecclesiastes 7 in the TBT1E
Ecclesiastes 7 in the TBT1E2
Ecclesiastes 7 in the TFTIP
Ecclesiastes 7 in the TFTU
Ecclesiastes 7 in the TGNTATF3T
Ecclesiastes 7 in the THAI
Ecclesiastes 7 in the TNFD
Ecclesiastes 7 in the TNT
Ecclesiastes 7 in the TNTIK
Ecclesiastes 7 in the TNTIL
Ecclesiastes 7 in the TNTIN
Ecclesiastes 7 in the TNTIP
Ecclesiastes 7 in the TNTIZ
Ecclesiastes 7 in the TOMA
Ecclesiastes 7 in the TTENT
Ecclesiastes 7 in the UBG
Ecclesiastes 7 in the UGV
Ecclesiastes 7 in the UGV2
Ecclesiastes 7 in the UGV3
Ecclesiastes 7 in the VBL
Ecclesiastes 7 in the VDCC
Ecclesiastes 7 in the YALU
Ecclesiastes 7 in the YAPE
Ecclesiastes 7 in the YBVTP
Ecclesiastes 7 in the ZBP