Hebrews 1 (BOICB)
        
        
          1 Na mgbe ochie, Chineke gwara nna nna anyị ha okwu nʼoge dị iche iche site nʼọnụ ndị amụma, na site nʼụzọ ndị ọzọ dị iche iche. 2 Ma nʼoge ikpeazụ ndị a, ọ gwala anyị okwu site nʼọnụ Ọkpara ya, onye o nyefere ihe niile nʼaka. Ọ bụ site nʼaka ya ka o siri kee ụwa niile na ihe dị nʼime ya. 3 Ọ na-enwupụta ebube ya na-anọchitekwa anya ụdịdị ya, ebe o ji okwu ya dị ike na-ejikọta ihe niile. Mgbe ọ sachapụrụ ma hichapụkwa mmehie niile, ọ nọdụrụ nʼaka nri nke Onye dị ukwuu, dị elu nʼeluigwe. 4 Ya mere, ọ bụrụla onye dị ukwu karịa ndị mmụọ ozi dị ka aha e nyere ya si dị elu karịa nke ha.  5 Onye nʼetiti ndị mmụọ ozi ka ọ gwarala sị,“Ị bụ Ọkpara m.Taa abụrụla m Nna gị”?Maọbụ ọzọkwa,“Aga m abụrụ ya Nna,ya onwe ya ga-abụkwara m Nwa”?  6 Ọzọkwa, mgbe o mere ka nwa mbụ ya bịa nʼụwa, o nyere iwu sị,“Ka ndị mmụọ ozi Chineke niile fee ya ofufe.”  7 O kwukwara banyere ndị mmụọ ozi ya, ọ sịrị,“Ọ na-eme ndị mmụọ ozi ya ka ha bụrụ ikuku,na-emekwa ndị na-ejere ya ozi ka ha bụrụ ire ọkụ.”  8 Ma banyere Ọkpara ahụ, ọ sịrị,“Ocheeze gị, O Chineke, ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.Mkpara omume ziri ezi ka mkpara alaeze gị ga-abụ.  9 Ị hụrụ ezi omume nʼanya ma kpọọ ihe ọjọọ asị.Nʼihi nke a, Chineke, nke bụ Chineke gị, emeela ka ịdị elu karịa ndị ibe gị niilesite na ite gị mmanụ nke ọṅụ.”  10 Ọ sịkwara,“Na mmalite, Onyenwe anyị, ọ bụ gị tọrọ ntọala ụwa,eluigwe bụkwa ọrụ aka gị.  11 Ha ga-ala nʼiyi, ma gị onwe gị ga-anọgide.Ha niile ga-aka nka dịka uwe.  12 Ị ga-apịakọta ha,gbanwee ha dị ka akwa.Ma gị onwe gị enweghị mgbanwe.Ọnụọgụgụ afọ gị agaghị enwe ọgwụgwụ ruo mgbe ebighị ebi.”  13 O nweela mmụọ ozi ọbụla ọ sịrị,“Nọdụ ala nʼaka nri mruo mgbe m ga-eme ndị iro gịihe mgbakwasị ụkwụ nye ụkwụ gị”?  14 Ndị mmụọ ozi niile, ha abụghị mmụọ ndị na-ejere Chineke ozi, ndị a na-ezipụ ka ha jee ozi nʼihi ndị ahụ ga-eketa nzọpụta?
        
        
          In Other Versions
        
        
  
    Hebrews 1 in the ANGEFD
  
  
    Hebrews 1 in the ANTPNG2D
  
  
    Hebrews 1 in the AS21
  
  
    Hebrews 1 in the BAGH
  
  
    Hebrews 1 in the BBPNG
  
  
    Hebrews 1 in the BBT1E
  
  
    Hebrews 1 in the BDS
  
  
    Hebrews 1 in the BEV
  
  
    Hebrews 1 in the BHAD
  
  
    Hebrews 1 in the BIB
  
  
    Hebrews 1 in the BLPT
  
  
    Hebrews 1 in the BNT
  
  
    Hebrews 1 in the BNTABOOT
  
  
    Hebrews 1 in the BNTLV
  
  
    Hebrews 1 in the BOATCB
  
  
    Hebrews 1 in the BOATCB2
  
  
    Hebrews 1 in the BOBCV
  
  
    Hebrews 1 in the BOCNT
  
  
    Hebrews 1 in the BOECS
  
  
    Hebrews 1 in the BOGWICC
  
  
    Hebrews 1 in the BOHCB
  
  
    Hebrews 1 in the BOHCV
  
  
    Hebrews 1 in the BOHLNT
  
  
    Hebrews 1 in the BOHNTLTAL
  
  
    Hebrews 1 in the BOILNTAP
  
  
    Hebrews 1 in the BOITCV
  
  
    Hebrews 1 in the BOKCV
  
  
    Hebrews 1 in the BOKCV2
  
  
    Hebrews 1 in the BOKHWOG
  
  
    Hebrews 1 in the BOKSSV
  
  
    Hebrews 1 in the BOLCB
  
  
    Hebrews 1 in the BOLCB2
  
  
    Hebrews 1 in the BOMCV
  
  
    Hebrews 1 in the BONAV
  
  
    Hebrews 1 in the BONCB
  
  
    Hebrews 1 in the BONLT
  
  
    Hebrews 1 in the BONUT2
  
  
    Hebrews 1 in the BOPLNT
  
  
    Hebrews 1 in the BOSCB
  
  
    Hebrews 1 in the BOSNC
  
  
    Hebrews 1 in the BOTLNT
  
  
    Hebrews 1 in the BOVCB
  
  
    Hebrews 1 in the BOYCB
  
  
    Hebrews 1 in the BPBB
  
  
    Hebrews 1 in the BPH
  
  
    Hebrews 1 in the BSB
  
  
    Hebrews 1 in the CCB
  
  
    Hebrews 1 in the CUV
  
  
    Hebrews 1 in the CUVS
  
  
    Hebrews 1 in the DBT
  
  
    Hebrews 1 in the DGDNT
  
  
    Hebrews 1 in the DHNT
  
  
    Hebrews 1 in the DNT
  
  
    Hebrews 1 in the ELBE
  
  
    Hebrews 1 in the EMTV
  
  
    Hebrews 1 in the ESV
  
  
    Hebrews 1 in the FBV
  
  
    Hebrews 1 in the FEB
  
  
    Hebrews 1 in the GGMNT
  
  
    Hebrews 1 in the GNT
  
  
    Hebrews 1 in the HARY
  
  
    Hebrews 1 in the HNT
  
  
    Hebrews 1 in the IRVA
  
  
    Hebrews 1 in the IRVB
  
  
    Hebrews 1 in the IRVG
  
  
    Hebrews 1 in the IRVH
  
  
    Hebrews 1 in the IRVK
  
  
    Hebrews 1 in the IRVM
  
  
    Hebrews 1 in the IRVM2
  
  
    Hebrews 1 in the IRVO
  
  
    Hebrews 1 in the IRVP
  
  
    Hebrews 1 in the IRVT
  
  
    Hebrews 1 in the IRVT2
  
  
    Hebrews 1 in the IRVU
  
  
    Hebrews 1 in the ISVN
  
  
    Hebrews 1 in the JSNT
  
  
    Hebrews 1 in the KAPI
  
  
    Hebrews 1 in the KBT1ETNIK
  
  
    Hebrews 1 in the KBV
  
  
    Hebrews 1 in the KJV
  
  
    Hebrews 1 in the KNFD
  
  
    Hebrews 1 in the LBA
  
  
    Hebrews 1 in the LBLA
  
  
    Hebrews 1 in the LNT
  
  
    Hebrews 1 in the LSV
  
  
    Hebrews 1 in the MAAL
  
  
    Hebrews 1 in the MBV
  
  
    Hebrews 1 in the MBV2
  
  
    Hebrews 1 in the MHNT
  
  
    Hebrews 1 in the MKNFD
  
  
    Hebrews 1 in the MNG
  
  
    Hebrews 1 in the MNT
  
  
    Hebrews 1 in the MNT2
  
  
    Hebrews 1 in the MRS1T
  
  
    Hebrews 1 in the NAA
  
  
    Hebrews 1 in the NASB
  
  
    Hebrews 1 in the NBLA
  
  
    Hebrews 1 in the NBS
  
  
    Hebrews 1 in the NBVTP
  
  
    Hebrews 1 in the NET2
  
  
    Hebrews 1 in the NIV11
  
  
    Hebrews 1 in the NNT
  
  
    Hebrews 1 in the NNT2
  
  
    Hebrews 1 in the NNT3
  
  
    Hebrews 1 in the PDDPT
  
  
    Hebrews 1 in the PFNT
  
  
    Hebrews 1 in the RMNT
  
  
    Hebrews 1 in the SBIAS
  
  
    Hebrews 1 in the SBIBS
  
  
    Hebrews 1 in the SBIBS2
  
  
    Hebrews 1 in the SBICS
  
  
    Hebrews 1 in the SBIDS
  
  
    Hebrews 1 in the SBIGS
  
  
    Hebrews 1 in the SBIHS
  
  
    Hebrews 1 in the SBIIS
  
  
    Hebrews 1 in the SBIIS2
  
  
    Hebrews 1 in the SBIIS3
  
  
    Hebrews 1 in the SBIKS
  
  
    Hebrews 1 in the SBIKS2
  
  
    Hebrews 1 in the SBIMS
  
  
    Hebrews 1 in the SBIOS
  
  
    Hebrews 1 in the SBIPS
  
  
    Hebrews 1 in the SBISS
  
  
    Hebrews 1 in the SBITS
  
  
    Hebrews 1 in the SBITS2
  
  
    Hebrews 1 in the SBITS3
  
  
    Hebrews 1 in the SBITS4
  
  
    Hebrews 1 in the SBIUS
  
  
    Hebrews 1 in the SBIVS
  
  
    Hebrews 1 in the SBT
  
  
    Hebrews 1 in the SBT1E
  
  
    Hebrews 1 in the SCHL
  
  
    Hebrews 1 in the SNT
  
  
    Hebrews 1 in the SUSU
  
  
    Hebrews 1 in the SUSU2
  
  
    Hebrews 1 in the SYNO
  
  
    Hebrews 1 in the TBIAOTANT
  
  
    Hebrews 1 in the TBT1E
  
  
    Hebrews 1 in the TBT1E2
  
  
    Hebrews 1 in the TFTIP
  
  
    Hebrews 1 in the TFTU
  
  
    Hebrews 1 in the TGNTATF3T
  
  
    Hebrews 1 in the THAI
  
  
    Hebrews 1 in the TNFD
  
  
    Hebrews 1 in the TNT
  
  
    Hebrews 1 in the TNTIK
  
  
    Hebrews 1 in the TNTIL
  
  
    Hebrews 1 in the TNTIN
  
  
    Hebrews 1 in the TNTIP
  
  
    Hebrews 1 in the TNTIZ
  
  
    Hebrews 1 in the TOMA
  
  
    Hebrews 1 in the TTENT
  
  
    Hebrews 1 in the UBG
  
  
    Hebrews 1 in the UGV
  
  
    Hebrews 1 in the UGV2
  
  
    Hebrews 1 in the UGV3
  
  
    Hebrews 1 in the VBL
  
  
    Hebrews 1 in the VDCC
  
  
    Hebrews 1 in the YALU
  
  
    Hebrews 1 in the YAPE
  
  
    Hebrews 1 in the YBVTP
  
  
    Hebrews 1 in the ZBP