Isaiah 24 (BOICB)
1 Lee, na ONYENWE ANYỊ na-aga ịgba ụwa ọtọ.Ọ na-aga ime ka ọ tọgbọrọ nʼefu.Ọ na-aga ibibicha ihe dị nʼelu ụwa,mee ka ndị bi nʼime ya gbasasịa. 2 Otu ihe ahụ ka ọ ga-eme mmadụ niile,nye ndị nchụaja ma ndị mmadụ,nye ụmụodibo na ndị nwe ha,nye ndị odibo nwanyị, na nne ha ukwu,nye ndị na-azụ ihe a na-ere ere, na ndị na-ere ihe orire;nye ndị na-ebinye ego, na ndị a na-ebinye ego;nye ndị ji ụgwọ, na ndị e ji ụgwọ. 3 O nweghị onye ọ ga-ahapụ.A ga-agba ala ahụ ọtọ kwakọrọ ihe niile dị nʼime ya.Nke a ka ONYENWE ANYỊ kwuru. 4 Ala atakọchaala, ma kpọnwụọ.Ụwa ahụjuola anya ma kpọnwụọ.Eluigwe na nʼụwa so na-ahụjukwa anya. 5 Ụwa bụ ihe e merụrụ emerụ site na ndị ya;ha enupula isi nʼiwu niile,ha agbanweela ụkpụrụ ya,mebie ọgbụgba ndụ ebighị ebi ahụ. 6 Ya mere, ọbụbụ ọnụ na-eripịa ụwa;ndị bi nʼime ya aghaghị ịnatakwa ikpe ọmụma ha.Ya mere ndị niile bi nʼụwa na-ere ọkụ,ọ bụkwa naanị mmadụ ole na ole fọdụrụ. 7 Mmanya ọhụrụ atakọrọla, osisi vaịnị akpọnwụọkwala,nʼihi ya, ndị ahụ niile ọṅụ na-ejupụta nʼobi ha na-asụ ude. 8 Egwu ụtọ niile akwụsịla,mkpọtụ nke ndị na-eri oriri dị iche iche akwụsịla.Ụda obi ụtọ nke ụbọ akwara adịghịkwa. 9 Abụ obi ụtọ nke ya na mmanya na-eso adịghịkwa;mmanya dị ike na-akụzi ilu nʼọnụ ndị na-aṅụ ya. 10 Obodo atọgbọrọla nʼefu;a kpọchichaala ọnụ ụzọ e si abata ụlọ ndị mmadụ ka onye ọbụla ghara inwe ike ịbata. 11 Igwe ndị mmadụ nọ nʼokporoụzọ na-eti mkpu nʼihi na mmanya adịghịkwa.Ọṅụ adịghịkwa,otu a, ewezugakwala obi ụtọ site nʼụwa. 12 Obodo ahụ aghọọla mkpọmkpọ ebe,e tikpọọla ọnụ ụzọ ya niile. 13 Otu a ka ọ ga-adị nʼụwa niile,nakwa nʼetiti mba niile,dịka mgbe a na-etitusi mkpụrụ dị nʼelu osisi oliv,maọbụ mgbe ahapụrụ ụfọdụ mkpụrụ grepu nʼelu osisi mgbe a ghọchasịrị ihe ubi. 14 Ma ndị niile fọdụrụ ga-eti mkpu ọṅụ;ndị nọ nʼọdịda anyanwụ ga-eto ịdị ebube nke ONYENWE ANYỊ. 15 Ndị nọ nʼọwụwa anyanwụ ga-enye ONYENWE ANYỊ otuto.Ndị bi nʼala nta niile osimiri gbara gburugburuga-ebuli aha ONYENWE ANYỊ, Chineke Izrel elu. 16 Anyị ga-anụ abụ ọma dị iche iche site na nsọtụ ụwa.Ha ga-abụ abụ na-asị, “Otuto dịrị Onye ezi omume ahụ.” Ma nʼezie, o nweghị olileanya dịịrị m. “Lee ka anụ ahụ m si na-akpọnwụ!Ahụhụ dịrị m!Nʼihi na ndị ahụ na-ekwesighị ntụkwasị obi ereela anyị.Akpịrị ego ha ka ha ji refuo anyị.” 17 Ihe egwu, na olulu, na igbudu nke onye na-esi ọnya dị na-eche unu,unu ndị niile bi nʼụwa. 18 Onye ọbụla nʼime unu nke gbara ọsọ nʼihi ihe egwuga-adaba nʼolulu;onye ọbụla sitekwara nʼolulu rịpụtaga-azọnye ụkwụ ya nʼọnya. Nʼihi na mmiri nke ịla nʼiyi esitela na mbara eluigwe na-ezokwasị unu.Ntọala ụwa na-amakwa jijiji. 19 Ụwa adapịasịala;ụwa agbawasịala;e jirila oke ike nugharịa ụwa. 20 Ụwa ga-adagbugharị dịka onye mmanya na-egbu.Ọ ga-aṅagharịkwa dịka osisi nke oke ifufe na-efegharị.Ọ daala, ọ pụghịkwa ibili ọzọ,nʼihi na njehie ya dị arọ na-anyịdakwa ya. 21 Nʼụbọchị ahụ, ONYENWE ANYỊ ga-ata ike usuu niile dị nʼeluigwe ahụhụ.Ọ ga-atakwa ndị eze niile nʼụwa ahụhụ. 22 A ga-achịkọta ha dịka ndị mkpọrọ,kpọchiekwa ha nʼụlọ mkpọrọnʼebe ahụ ka ha ga-anọgide,tutu ruo mgbe a ga-ekpe ha ikpe. 23 Ọnwa ga-ada mba,anwụ ka ihere ga-eme;nʼihi na ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile, ga-achịnʼugwu Zayọn nakwa nʼime Jerusalem,ọ ga-eji oke ebube chịa nʼihu ndị okenye ya.
In Other Versions
Isaiah 24 in the ANGEFD
Isaiah 24 in the ANTPNG2D
Isaiah 24 in the AS21
Isaiah 24 in the BAGH
Isaiah 24 in the BBPNG
Isaiah 24 in the BBT1E
Isaiah 24 in the BDS
Isaiah 24 in the BEV
Isaiah 24 in the BHAD
Isaiah 24 in the BIB
Isaiah 24 in the BLPT
Isaiah 24 in the BNT
Isaiah 24 in the BNTABOOT
Isaiah 24 in the BNTLV
Isaiah 24 in the BOATCB
Isaiah 24 in the BOATCB2
Isaiah 24 in the BOBCV
Isaiah 24 in the BOCNT
Isaiah 24 in the BOECS
Isaiah 24 in the BOGWICC
Isaiah 24 in the BOHCB
Isaiah 24 in the BOHCV
Isaiah 24 in the BOHLNT
Isaiah 24 in the BOHNTLTAL
Isaiah 24 in the BOILNTAP
Isaiah 24 in the BOITCV
Isaiah 24 in the BOKCV
Isaiah 24 in the BOKCV2
Isaiah 24 in the BOKHWOG
Isaiah 24 in the BOKSSV
Isaiah 24 in the BOLCB
Isaiah 24 in the BOLCB2
Isaiah 24 in the BOMCV
Isaiah 24 in the BONAV
Isaiah 24 in the BONCB
Isaiah 24 in the BONLT
Isaiah 24 in the BONUT2
Isaiah 24 in the BOPLNT
Isaiah 24 in the BOSCB
Isaiah 24 in the BOSNC
Isaiah 24 in the BOTLNT
Isaiah 24 in the BOVCB
Isaiah 24 in the BOYCB
Isaiah 24 in the BPBB
Isaiah 24 in the BPH
Isaiah 24 in the BSB
Isaiah 24 in the CCB
Isaiah 24 in the CUV
Isaiah 24 in the CUVS
Isaiah 24 in the DBT
Isaiah 24 in the DGDNT
Isaiah 24 in the DHNT
Isaiah 24 in the DNT
Isaiah 24 in the ELBE
Isaiah 24 in the EMTV
Isaiah 24 in the ESV
Isaiah 24 in the FBV
Isaiah 24 in the FEB
Isaiah 24 in the GGMNT
Isaiah 24 in the GNT
Isaiah 24 in the HARY
Isaiah 24 in the HNT
Isaiah 24 in the IRVA
Isaiah 24 in the IRVB
Isaiah 24 in the IRVG
Isaiah 24 in the IRVH
Isaiah 24 in the IRVK
Isaiah 24 in the IRVM
Isaiah 24 in the IRVM2
Isaiah 24 in the IRVO
Isaiah 24 in the IRVP
Isaiah 24 in the IRVT
Isaiah 24 in the IRVT2
Isaiah 24 in the IRVU
Isaiah 24 in the ISVN
Isaiah 24 in the JSNT
Isaiah 24 in the KAPI
Isaiah 24 in the KBT1ETNIK
Isaiah 24 in the KBV
Isaiah 24 in the KJV
Isaiah 24 in the KNFD
Isaiah 24 in the LBA
Isaiah 24 in the LBLA
Isaiah 24 in the LNT
Isaiah 24 in the LSV
Isaiah 24 in the MAAL
Isaiah 24 in the MBV
Isaiah 24 in the MBV2
Isaiah 24 in the MHNT
Isaiah 24 in the MKNFD
Isaiah 24 in the MNG
Isaiah 24 in the MNT
Isaiah 24 in the MNT2
Isaiah 24 in the MRS1T
Isaiah 24 in the NAA
Isaiah 24 in the NASB
Isaiah 24 in the NBLA
Isaiah 24 in the NBS
Isaiah 24 in the NBVTP
Isaiah 24 in the NET2
Isaiah 24 in the NIV11
Isaiah 24 in the NNT
Isaiah 24 in the NNT2
Isaiah 24 in the NNT3
Isaiah 24 in the PDDPT
Isaiah 24 in the PFNT
Isaiah 24 in the RMNT
Isaiah 24 in the SBIAS
Isaiah 24 in the SBIBS
Isaiah 24 in the SBIBS2
Isaiah 24 in the SBICS
Isaiah 24 in the SBIDS
Isaiah 24 in the SBIGS
Isaiah 24 in the SBIHS
Isaiah 24 in the SBIIS
Isaiah 24 in the SBIIS2
Isaiah 24 in the SBIIS3
Isaiah 24 in the SBIKS
Isaiah 24 in the SBIKS2
Isaiah 24 in the SBIMS
Isaiah 24 in the SBIOS
Isaiah 24 in the SBIPS
Isaiah 24 in the SBISS
Isaiah 24 in the SBITS
Isaiah 24 in the SBITS2
Isaiah 24 in the SBITS3
Isaiah 24 in the SBITS4
Isaiah 24 in the SBIUS
Isaiah 24 in the SBIVS
Isaiah 24 in the SBT
Isaiah 24 in the SBT1E
Isaiah 24 in the SCHL
Isaiah 24 in the SNT
Isaiah 24 in the SUSU
Isaiah 24 in the SUSU2
Isaiah 24 in the SYNO
Isaiah 24 in the TBIAOTANT
Isaiah 24 in the TBT1E
Isaiah 24 in the TBT1E2
Isaiah 24 in the TFTIP
Isaiah 24 in the TFTU
Isaiah 24 in the TGNTATF3T
Isaiah 24 in the THAI
Isaiah 24 in the TNFD
Isaiah 24 in the TNT
Isaiah 24 in the TNTIK
Isaiah 24 in the TNTIL
Isaiah 24 in the TNTIN
Isaiah 24 in the TNTIP
Isaiah 24 in the TNTIZ
Isaiah 24 in the TOMA
Isaiah 24 in the TTENT
Isaiah 24 in the UBG
Isaiah 24 in the UGV
Isaiah 24 in the UGV2
Isaiah 24 in the UGV3
Isaiah 24 in the VBL
Isaiah 24 in the VDCC
Isaiah 24 in the YALU
Isaiah 24 in the YAPE
Isaiah 24 in the YBVTP
Isaiah 24 in the ZBP