Job 30 (BOICB)

1 “Ma ugbu a, ha na-akwa m emobụ ndị bụ ụmụntakịrị nʼebe m nọ,bụ ndị nna ha na-etorughị ndị m na-ezipụka ha na nkịta na-eso atụrụ m nọkọta. 2 Uru gịnị ka ike aka ha ga-abara m,ebe ọ bụ na ha adịghịkwa ike? 3 Ha bụ ndị ike gwụrụ site nʼụkọ na agụụ,ha na-agagharị nʼala kpọrọ nkụna-awagharịkwa nʼime ọzara nʼabalị. 4 Nʼala ọhịa ka ha na-atụrị ahịhịa nnu,mgbọrọgwụ osisi brum bụkwa nri ha. 5 A chụpụrụ ha site nʼetiti ndị mmadụ ibe ha,a na-etiso ha mkpu dịka ha bụ ndị ohi. 6 A chụpụrụ ha ka ha gaa biri nʼala iyi mmiri na-adịghị.Ha bi nʼetiti ọgba nkume na ọnụ a tụrụ nʼime ala. 7 Ha na-eme ụzụ nʼọhịa dịka ụmụ anụmanụ,na-ejikọta onwe ha nʼahịhịa toro nʼokpuru osisi. 8 Ha bụ ndị e ledara anya, ndị na-enweghị aha,e sitere nʼala ahụ chụpụ ha. 9 “Ma ugbu a, abụrụla m ihe ụmụ okorobịa ji abụ abụ ịkwa emo;abụrụkwala m okwu ha ji anọpụrụ ụbọchị. 10 Abụ m ihe ịsọ oyi nye ha, ha adịghị abịakwa m nso;ha anaghị egbu oge igbu m asọ mmiri nʼihu. 11 Ma ugbu a, ebe ọ bụ na Chineke atọpụla eriri ụta m ma kpagbuo m,o nwekwaghị ihe ha na-adịghị eme nʼihu m. 12 Nʼaka nri m mba ndị a na-ebuso m agha.Ha na-esiri ụkwụ m ọnya,ha na-ewuli mgbidi ha nọchibido m. 13 Ha na-etiwasị ụzọ m,ha kwadoro mmekpa ahụ m.‘O nweghị onye ga-enyere ya aka,’ ka ha na-ekwu. 14 Ha na-abịakwasị m dịka ndị sitere ebe e tipuru mgbidi;nʼetiti mbibi ya ha na-enu onwe ha enute nʼebe m nọ. 15 Oke egwu abịakwasịla m;ugwu m adịla ka ihe ifufe buuru,nchekwa m agabigala dịka igwe ojii. 16 “Ugbu a, ndụ m ji nwayọọ nwayọọ na-agabiga;ụbọchị ahụhụ ejidela m. 17 Abalị na-esewasị ọkpụkpụ m,ihe mgbu m nke na-ata ata enweghị ezumike. 18 Nʼoke ike ya, Chineke na-adịrị m ka uwe;ọ na-ekechi m dịka olu uwe m. 19 Ọ na-atụba m nʼime apịtị,mee ka m ghọọ ntụ na aja. 20 “Chineke m, anam etiku gị ma ị dịghị aza m;anam eguzo ọtọ, ma naanị anya ka i lere m. 21 Ị na-emegide m na-enweghị obi ebere;i ji aka gị dị ike megide m. 22 Ị na-ejide m nʼike welie m elu chụba m nʼoke ifufe,ị na-eme ka m bụrụ onye na-akwụfegharị nʼoke ifufe nke mmiri. 23 Amara m na ị ga-eweda m ruo ọnwụ;ruo nʼebe e debeere mmadụ niile dị ndụ. 24 “Nʼezie, ọ dịghị onye na-emegide onye e tidara nʼala;mgbe ọ na-eti mkpu nʼọnọdụ nhụju anya ya na-achọ enyemaka. 25 Ọ bụ na m akwaghị akwa nʼihi ndị nọ na nsogbu;ọ bụ na mmụọ m erughị ụjụ nʼihi ndị ogbenye? 26 Ma mgbe m lere anya ihe ọma, ihe ọjọọ bịara;mgbe m lere anya ìhè, mgbe ahụ ka ọchịchịrị bịara. 27 Obi m anaghị ezu ike nʼime m;ụbọchị ahụhụ na-ezute m. 28 Ana m agagharị na-eji nji ma ọ bụghị nʼihi oke anwụ.Eguzola m ọtọ nʼọgbakọ ndị mmadụ tikuo ha ka ha nyere m aka. 29 Abụrụla m nwanne nkịta ọhịa;onye ya na ikwighịkwighị na-esogharị. 30 Akpụkpọ ahụ m na-eji nji na-ekpe iwere;anụ ahụ m na-anụ ọkụ dịka ihe a kwanyere ọkụ. 31 Ụda ụbọ akwara m bụ ụda iru ụjụ;ụda ọja m bụkwa ụda iti mkpu akwa.

In Other Versions

Job 30 in the ANGEFD

Job 30 in the ANTPNG2D

Job 30 in the AS21

Job 30 in the BAGH

Job 30 in the BBPNG

Job 30 in the BBT1E

Job 30 in the BDS

Job 30 in the BEV

Job 30 in the BHAD

Job 30 in the BIB

Job 30 in the BLPT

Job 30 in the BNT

Job 30 in the BNTABOOT

Job 30 in the BNTLV

Job 30 in the BOATCB

Job 30 in the BOATCB2

Job 30 in the BOBCV

Job 30 in the BOCNT

Job 30 in the BOECS

Job 30 in the BOGWICC

Job 30 in the BOHCB

Job 30 in the BOHCV

Job 30 in the BOHLNT

Job 30 in the BOHNTLTAL

Job 30 in the BOILNTAP

Job 30 in the BOITCV

Job 30 in the BOKCV

Job 30 in the BOKCV2

Job 30 in the BOKHWOG

Job 30 in the BOKSSV

Job 30 in the BOLCB

Job 30 in the BOLCB2

Job 30 in the BOMCV

Job 30 in the BONAV

Job 30 in the BONCB

Job 30 in the BONLT

Job 30 in the BONUT2

Job 30 in the BOPLNT

Job 30 in the BOSCB

Job 30 in the BOSNC

Job 30 in the BOTLNT

Job 30 in the BOVCB

Job 30 in the BOYCB

Job 30 in the BPBB

Job 30 in the BPH

Job 30 in the BSB

Job 30 in the CCB

Job 30 in the CUV

Job 30 in the CUVS

Job 30 in the DBT

Job 30 in the DGDNT

Job 30 in the DHNT

Job 30 in the DNT

Job 30 in the ELBE

Job 30 in the EMTV

Job 30 in the ESV

Job 30 in the FBV

Job 30 in the FEB

Job 30 in the GGMNT

Job 30 in the GNT

Job 30 in the HARY

Job 30 in the HNT

Job 30 in the IRVA

Job 30 in the IRVB

Job 30 in the IRVG

Job 30 in the IRVH

Job 30 in the IRVK

Job 30 in the IRVM

Job 30 in the IRVM2

Job 30 in the IRVO

Job 30 in the IRVP

Job 30 in the IRVT

Job 30 in the IRVT2

Job 30 in the IRVU

Job 30 in the ISVN

Job 30 in the JSNT

Job 30 in the KAPI

Job 30 in the KBT1ETNIK

Job 30 in the KBV

Job 30 in the KJV

Job 30 in the KNFD

Job 30 in the LBA

Job 30 in the LBLA

Job 30 in the LNT

Job 30 in the LSV

Job 30 in the MAAL

Job 30 in the MBV

Job 30 in the MBV2

Job 30 in the MHNT

Job 30 in the MKNFD

Job 30 in the MNG

Job 30 in the MNT

Job 30 in the MNT2

Job 30 in the MRS1T

Job 30 in the NAA

Job 30 in the NASB

Job 30 in the NBLA

Job 30 in the NBS

Job 30 in the NBVTP

Job 30 in the NET2

Job 30 in the NIV11

Job 30 in the NNT

Job 30 in the NNT2

Job 30 in the NNT3

Job 30 in the PDDPT

Job 30 in the PFNT

Job 30 in the RMNT

Job 30 in the SBIAS

Job 30 in the SBIBS

Job 30 in the SBIBS2

Job 30 in the SBICS

Job 30 in the SBIDS

Job 30 in the SBIGS

Job 30 in the SBIHS

Job 30 in the SBIIS

Job 30 in the SBIIS2

Job 30 in the SBIIS3

Job 30 in the SBIKS

Job 30 in the SBIKS2

Job 30 in the SBIMS

Job 30 in the SBIOS

Job 30 in the SBIPS

Job 30 in the SBISS

Job 30 in the SBITS

Job 30 in the SBITS2

Job 30 in the SBITS3

Job 30 in the SBITS4

Job 30 in the SBIUS

Job 30 in the SBIVS

Job 30 in the SBT

Job 30 in the SBT1E

Job 30 in the SCHL

Job 30 in the SNT

Job 30 in the SUSU

Job 30 in the SUSU2

Job 30 in the SYNO

Job 30 in the TBIAOTANT

Job 30 in the TBT1E

Job 30 in the TBT1E2

Job 30 in the TFTIP

Job 30 in the TFTU

Job 30 in the TGNTATF3T

Job 30 in the THAI

Job 30 in the TNFD

Job 30 in the TNT

Job 30 in the TNTIK

Job 30 in the TNTIL

Job 30 in the TNTIN

Job 30 in the TNTIP

Job 30 in the TNTIZ

Job 30 in the TOMA

Job 30 in the TTENT

Job 30 in the UBG

Job 30 in the UGV

Job 30 in the UGV2

Job 30 in the UGV3

Job 30 in the VBL

Job 30 in the VDCC

Job 30 in the YALU

Job 30 in the YAPE

Job 30 in the YBVTP

Job 30 in the ZBP