Psalms 44 (BOICB)

undefined Abụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ maskil nke ụmụ Kora. 1 O Chineke, anyị anụla;nna anyị ha agwakwala anyịihe ndị i mere nʼoge ha,nʼoge gara aga. 2 I ji aka gị chụpụ ndị mba ọzọ,ma kụnye nna nna anyị ha dịka osisi.I gwepịara ndị ahụma mee ka ndị nna anyị na-eto na-awasa. 3 Ọ bụghị site na mma agha ha ka ha ji merie nweta ala a,ha emerighị site nʼike nke aka ha;ọ bụ aka nri gị, aka gị,na ìhè nke ihu gị nyere ha mmeri, nʼihi na ị hụrụ ha nʼanya. 4 Ị bụ eze m na Chineke m,onye na-ekpebi na Jekọb aghaghị inwe mmeri. 5 Nʼihi ọ bụ naanị site nʼike gị, ya na aha gị,ka anyị ji zọda ndị iro anyị nʼokpuru ụkwụ anyị. 6 Atụkwasịghị m obi m nʼụta m,mma agha m anaghị enye m mmeri; 7 ma i na-enye anyị mmeri nʼebe ndị iro anyị nọ,ị na-eme ka ihere mee ndị na-eguzogide anyị. 8 Nʼime Chineke ka ịnya isi anyị dị ogologo ụbọchị niile,anyị ga-eto aha gị ruo mgbe ebighị ebi. Sela 9 Ma ugbu a, ị jụla anyị ma weda anyị nʼala;ị naghị esokwa ndị agha anyị apụ ọzọ. 10 I mere ka anyị site nʼihu ndị iro anyị gbalaga,i meela ka ndị na-emegide anyị were aka ike napụ anyị ihe bụ nke anyị. 11 Ị gbakụtara anyị azụ ka e ripịa anyị dịka atụrụ,ma chụsasịa anyị nʼetiti mba niile. 12 I rere ndị gị ọnụ ala,ihe i retara ha abaghị uru nye gị. 13 I meela ka anyị bụrụ nkọcha nye ndị agbataobi anyị,anyị bụ ihe ịkwa emo na ihe ọchị nye ndị gbara anyị gburugburu. 14 I meela anyị ka anyị bụrụ ihe ịmaatụ ọchị nʼetiti mba niile,ndị ọbụla hụrụ anyị na-efufe isi na mkparị. 15 Ogologo ụbọchị niile, ihere m dị m nʼihu,ihere m na-ekpuchikwa m ihu, 16 mgbe ndị nkwulu na ndị nkọcha na-eji m eme ihe ọchị,nʼihi onye iro, onye kpebiri ịbọ ọbọ. 17 Ọ bụ ezie na ihe ndị a adakwasịla anyị,ma anyị echefubeghị gị.Anyị enupubeghị isi nʼọgbụgba ndụ anyị na gị. 18 Obi anyị ahapụbeghị gị!Anyị ahapụbekwaghị iso ụzọ gị. 19 Ma i gwepịara anyị mee ka anyị bụrụ ebe nkịta ọhịa na-akpagharị,jirikwa oke ọchịchịrị kpuchie anyị. 20 Ọ bụrụ na anyị chefuru aha Chineke anyị,maọbụ na anyị gbasaara chi mba ọzọ aka anyị, 21 ọ bụ na Chineke agaraghị achọpụta ya,ebe ọ maara ihe nzuzo niile dị nʼobi? 22 Ọ bụ nʼihi gị ka anyị na ọnwụ ji agba mgba, ogologo ụbọchị niile.A na-ele anyị anya dịka atụrụ a gaje igbu egbu. 23 O, Onyenwe m teta! Gịnị mere i ji arahụ ụra?Kpọtee onwe gị! Ajụkwala anyị ruo mgbe ebighị ebi. 24 Gịnị mere i ji ezopụ ihu gị,ma chefuo mmegbu na ịta ahụhụ anyị? 25 E tidala anyị nʼala, nʼuzuzu,ahụ anyị rapara nʼaja 26 Bilie ma nyere anyị aka;gbapụta anyị maka ịhụnanya gị nke na-adịghị agwụ agwụ.

In Other Versions

Psalms 44 in the ANGEFD

Psalms 44 in the ANTPNG2D

Psalms 44 in the AS21

Psalms 44 in the BAGH

Psalms 44 in the BBPNG

Psalms 44 in the BBT1E

Psalms 44 in the BDS

Psalms 44 in the BEV

Psalms 44 in the BHAD

Psalms 44 in the BIB

Psalms 44 in the BLPT

Psalms 44 in the BNT

Psalms 44 in the BNTABOOT

Psalms 44 in the BNTLV

Psalms 44 in the BOATCB

Psalms 44 in the BOATCB2

Psalms 44 in the BOBCV

Psalms 44 in the BOCNT

Psalms 44 in the BOECS

Psalms 44 in the BOGWICC

Psalms 44 in the BOHCB

Psalms 44 in the BOHCV

Psalms 44 in the BOHLNT

Psalms 44 in the BOHNTLTAL

Psalms 44 in the BOILNTAP

Psalms 44 in the BOITCV

Psalms 44 in the BOKCV

Psalms 44 in the BOKCV2

Psalms 44 in the BOKHWOG

Psalms 44 in the BOKSSV

Psalms 44 in the BOLCB

Psalms 44 in the BOLCB2

Psalms 44 in the BOMCV

Psalms 44 in the BONAV

Psalms 44 in the BONCB

Psalms 44 in the BONLT

Psalms 44 in the BONUT2

Psalms 44 in the BOPLNT

Psalms 44 in the BOSCB

Psalms 44 in the BOSNC

Psalms 44 in the BOTLNT

Psalms 44 in the BOVCB

Psalms 44 in the BOYCB

Psalms 44 in the BPBB

Psalms 44 in the BPH

Psalms 44 in the BSB

Psalms 44 in the CCB

Psalms 44 in the CUV

Psalms 44 in the CUVS

Psalms 44 in the DBT

Psalms 44 in the DGDNT

Psalms 44 in the DHNT

Psalms 44 in the DNT

Psalms 44 in the ELBE

Psalms 44 in the EMTV

Psalms 44 in the ESV

Psalms 44 in the FBV

Psalms 44 in the FEB

Psalms 44 in the GGMNT

Psalms 44 in the GNT

Psalms 44 in the HARY

Psalms 44 in the HNT

Psalms 44 in the IRVA

Psalms 44 in the IRVB

Psalms 44 in the IRVG

Psalms 44 in the IRVH

Psalms 44 in the IRVK

Psalms 44 in the IRVM

Psalms 44 in the IRVM2

Psalms 44 in the IRVO

Psalms 44 in the IRVP

Psalms 44 in the IRVT

Psalms 44 in the IRVT2

Psalms 44 in the IRVU

Psalms 44 in the ISVN

Psalms 44 in the JSNT

Psalms 44 in the KAPI

Psalms 44 in the KBT1ETNIK

Psalms 44 in the KBV

Psalms 44 in the KJV

Psalms 44 in the KNFD

Psalms 44 in the LBA

Psalms 44 in the LBLA

Psalms 44 in the LNT

Psalms 44 in the LSV

Psalms 44 in the MAAL

Psalms 44 in the MBV

Psalms 44 in the MBV2

Psalms 44 in the MHNT

Psalms 44 in the MKNFD

Psalms 44 in the MNG

Psalms 44 in the MNT

Psalms 44 in the MNT2

Psalms 44 in the MRS1T

Psalms 44 in the NAA

Psalms 44 in the NASB

Psalms 44 in the NBLA

Psalms 44 in the NBS

Psalms 44 in the NBVTP

Psalms 44 in the NET2

Psalms 44 in the NIV11

Psalms 44 in the NNT

Psalms 44 in the NNT2

Psalms 44 in the NNT3

Psalms 44 in the PDDPT

Psalms 44 in the PFNT

Psalms 44 in the RMNT

Psalms 44 in the SBIAS

Psalms 44 in the SBIBS

Psalms 44 in the SBIBS2

Psalms 44 in the SBICS

Psalms 44 in the SBIDS

Psalms 44 in the SBIGS

Psalms 44 in the SBIHS

Psalms 44 in the SBIIS

Psalms 44 in the SBIIS2

Psalms 44 in the SBIIS3

Psalms 44 in the SBIKS

Psalms 44 in the SBIKS2

Psalms 44 in the SBIMS

Psalms 44 in the SBIOS

Psalms 44 in the SBIPS

Psalms 44 in the SBISS

Psalms 44 in the SBITS

Psalms 44 in the SBITS2

Psalms 44 in the SBITS3

Psalms 44 in the SBITS4

Psalms 44 in the SBIUS

Psalms 44 in the SBIVS

Psalms 44 in the SBT

Psalms 44 in the SBT1E

Psalms 44 in the SCHL

Psalms 44 in the SNT

Psalms 44 in the SUSU

Psalms 44 in the SUSU2

Psalms 44 in the SYNO

Psalms 44 in the TBIAOTANT

Psalms 44 in the TBT1E

Psalms 44 in the TBT1E2

Psalms 44 in the TFTIP

Psalms 44 in the TFTU

Psalms 44 in the TGNTATF3T

Psalms 44 in the THAI

Psalms 44 in the TNFD

Psalms 44 in the TNT

Psalms 44 in the TNTIK

Psalms 44 in the TNTIL

Psalms 44 in the TNTIN

Psalms 44 in the TNTIP

Psalms 44 in the TNTIZ

Psalms 44 in the TOMA

Psalms 44 in the TTENT

Psalms 44 in the UBG

Psalms 44 in the UGV

Psalms 44 in the UGV2

Psalms 44 in the UGV3

Psalms 44 in the VBL

Psalms 44 in the VDCC

Psalms 44 in the YALU

Psalms 44 in the YAPE

Psalms 44 in the YBVTP

Psalms 44 in the ZBP