Exodus 15 (BOICB)

1 Mgbe ahụ, Mosis na ụmụ Izrel bụkuru ONYENWE ANYỊ abụ dị otu a sị,“Aga m abụku ONYENWE ANYỊ abụnʼihi na o buliela onwe ya elu nke ukwuu.Ọ tụnyela ịnyịnyana onye na-agba ya nʼosimiri. 2 “ONYENWE ANYỊ bụ ike m na abụ m.Ọ ghọrọla m nzọpụta.Ọ bụ Chineke m, aga m etokwa ya,Chineke nke nna m, aga m ebulikwa ya elu. 3 Onye na-ebu agha ka ONYENWE ANYỊ bụ.Nʼezie, aha ya bụ ONYENWE ANYỊ. 4 Ụgbọ agha Fero na usuu ndị agha ya,ka ọ tụnyere nʼosimiri ahụ.Ndịisi agha Fero, ndị ahọrọ ahọ,ka o mere ka Osimiri Uhie rie. 5 Ogbu osimiri ahụ ekpuchiela ha.Nʼime mmiri ahụ dị omimi ka ha rịdaruru dịka nkume. 6 Aka nri gị ONYENWE ANYỊ, dị ike,dịkwa ebube.Aka nri gị, ONYENWE ANYỊna-etipịasị ndị iro. 7 “Nʼoke ike nke ịdị elu gị,Ị lụgbuola ndị niile na-ebili imegide gị.I zipụrụ iwe gị dị ọkụ,o repịara ha dịka igbugbo ọka. 8 I sitere na nkuume nke oghere imi gị,mee ka mmiri osimiri guzoro ọtọ.Mmiri ahụ na-erugharị erugharị guzoro nʼotu ebe dịka mgbidi;ogbu mmiri kpụkọtara rahụ nʼala ala nsọtụ nke osimiri. 9 Onye iro nyara isi sị,‘Aga m achụso ha, gafee ha.Aga m ekesa ihe a kwatara nʼagha.Nyejuo onwe m afọ site na ha.Aga m amịpụta mma agha m.Jiri aka m laa ha nʼiyi.’ 10 Ma i kupụrụ ikuku si gị nʼimi pụta,osimiri riri ha,ha mikpuru nʼime osimiri ukwu ahụdịka igwe. 11 Onye dịka gị ONYENWE ANYỊ,nʼetiti chi niile?Onye dịka gị?Onye dị ebube nʼịdị nsọ.Onye otuto ya na-eyi egwu.Onye na-arụ ọrụ dị ebube? 12 “I setịpụrụ aka nri gị,ala meghere ọnụ ya loo ndị iro gị niile. 13 Site nʼebere gị,i dupụtara ndị ị zọpụtara.Sitekwa nʼike gị dị ebube, i duru haruo nʼebe obibi gị dị nsọ. 14 Ụwa niile nụrụ ya, maa jijiji.Ndị Filistia ka oke ihe mgbu bịakwasịrị. 15 Ndị eze Edọm ga-anọ nʼọnọdụ obi ịlọ mmiri.Ndị ndu Moab niile ga-abụ ndị ọma jijiji ga-ejidekwa,ndị Kenan niile nʼọnọdụ ịtụ egwu ga-agbaze; 16 oke egwu na oke ụjọ ejidela ha.Site nʼike nke aka gị,ha ga-anọ jụụ dịka nkume,tutu ruo mgbe ndị gị, ONYENWE ANYỊ, gafechara,tutu ruo mgbe ndị gị, ndị ị zụtara nye onwe gị, gafechara. 17 Gị onwe gị ga-akpọbata ha, kụọ ha dịka mkpụrụ,nʼelu ugwu nke ihe nketa gị.Nʼebe ahụ, ONYENWE ANYỊ, i mere ka ọ bụrụ ebe obibi gị,ebe nsọ ahụ, Onyenwe anyị, nke i ji aka gị tọọ ntọala ya. 18 “ONYENWE ANYỊ ga-abụ ezeruo mgbe niile ebighị ebi.” 19 Mgbe ịnyịnya Fero, na ụgbọ agha ya, na ndị na-agba ịnyịnya, gbabanyere nʼosimiri, ONYENWE ANYỊ mere ka mgbidi mmiri ahụ dagbuo ha. Ma ụmụ Izrel sitere nʼala mmiri kọrọ gafee. 20 Nʼoge ahụ, Miriam onye amụma nwanyị, nwanne Erọn weere ịgba iti egwu nʼaka ya, duo ndị inyom ndị so ya, jiri ịgba egwu nke ha na-etekwa egwu. 21 Miriam bụrụ abụ sị ha,“Bụkuonụ ONYENWE ANYỊ abụ,nʼihi na ọ bụ onye e buliri elu nke ukwu.Ịnyịnya na ndị na-agba ha,ka ọ tụnyere nʼime osimiri.” 22 Mgbe ihe ndị a mesịrị, Mosis nọgidere na-edu ụmụ Izrel. Ha sitere nʼOsimiri Uhie ahụ bilie ije, jeruo ọzara Shua. Ha jere ije nʼime ọzara abalị atọ, ma ha achọtaghị mmiri ọṅụṅụ 23 Mgbe ha ruru Mara, ha enweghị ike ịṅụ mmiri dị nʼebe ahụ, nʼihi na mmiri ahụ na-elu ilu. (Ọ bụ ilu ilu a mere e ji kpọọ ya Mara.) 24 Nʼebe a, ụmụ Izrel malitere itamu ntamu, megide Mosis sị, “Olee mmiri anyị ga-aṅụ?” 25 Mosis tikuru ONYENWE ANYỊ mkpu akwa. ONYENWE ANYỊ gosiri Mosis osisi ọ ga-atụnye nʼime mmiri ahụ. Mgbe Mosis mere otu a, mmiri ahụ malitere ịdị ụtọ ọṅụṅụ.Ọ bụkwa na Mara ka ONYENWE ANYỊ nọ nye ha ụkpụrụ ya na iwu ya maka iji ya nwalee ha. 26 Ọ sịrị, “Ọ bụrụ na unu ga-ege ntị nke ọma nʼokwu ONYENWE ANYỊ Chineke unu, mee ihe ziri ezi nʼanya ya, ọ bụrụkwa na unu eleruo anya idebe iwu ya na ụkpụrụ ya niile, ọ dịghị ọrịa nke m tinyere nʼahụ ndị Ijipt nke m ga-etinye nʼahụ unu. Nʼihi na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYỊ, onye na-agwọ unu ọrịa niile.” 27 Ha bịaruru nʼobodo Elim, ebe e nwere isi iyi mmiri ala na-asọpụta dị iri na abụọ, na iri osisi nkwụ asaa. Ụmụ Izrel mara ụlọ ikwu ha nʼakụkụ mmiri ahụ.

In Other Versions

Exodus 15 in the ANGEFD

Exodus 15 in the ANTPNG2D

Exodus 15 in the AS21

Exodus 15 in the BAGH

Exodus 15 in the BBPNG

Exodus 15 in the BBT1E

Exodus 15 in the BDS

Exodus 15 in the BEV

Exodus 15 in the BHAD

Exodus 15 in the BIB

Exodus 15 in the BLPT

Exodus 15 in the BNT

Exodus 15 in the BNTABOOT

Exodus 15 in the BNTLV

Exodus 15 in the BOATCB

Exodus 15 in the BOATCB2

Exodus 15 in the BOBCV

Exodus 15 in the BOCNT

Exodus 15 in the BOECS

Exodus 15 in the BOGWICC

Exodus 15 in the BOHCB

Exodus 15 in the BOHCV

Exodus 15 in the BOHLNT

Exodus 15 in the BOHNTLTAL

Exodus 15 in the BOILNTAP

Exodus 15 in the BOITCV

Exodus 15 in the BOKCV

Exodus 15 in the BOKCV2

Exodus 15 in the BOKHWOG

Exodus 15 in the BOKSSV

Exodus 15 in the BOLCB

Exodus 15 in the BOLCB2

Exodus 15 in the BOMCV

Exodus 15 in the BONAV

Exodus 15 in the BONCB

Exodus 15 in the BONLT

Exodus 15 in the BONUT2

Exodus 15 in the BOPLNT

Exodus 15 in the BOSCB

Exodus 15 in the BOSNC

Exodus 15 in the BOTLNT

Exodus 15 in the BOVCB

Exodus 15 in the BOYCB

Exodus 15 in the BPBB

Exodus 15 in the BPH

Exodus 15 in the BSB

Exodus 15 in the CCB

Exodus 15 in the CUV

Exodus 15 in the CUVS

Exodus 15 in the DBT

Exodus 15 in the DGDNT

Exodus 15 in the DHNT

Exodus 15 in the DNT

Exodus 15 in the ELBE

Exodus 15 in the EMTV

Exodus 15 in the ESV

Exodus 15 in the FBV

Exodus 15 in the FEB

Exodus 15 in the GGMNT

Exodus 15 in the GNT

Exodus 15 in the HARY

Exodus 15 in the HNT

Exodus 15 in the IRVA

Exodus 15 in the IRVB

Exodus 15 in the IRVG

Exodus 15 in the IRVH

Exodus 15 in the IRVK

Exodus 15 in the IRVM

Exodus 15 in the IRVM2

Exodus 15 in the IRVO

Exodus 15 in the IRVP

Exodus 15 in the IRVT

Exodus 15 in the IRVT2

Exodus 15 in the IRVU

Exodus 15 in the ISVN

Exodus 15 in the JSNT

Exodus 15 in the KAPI

Exodus 15 in the KBT1ETNIK

Exodus 15 in the KBV

Exodus 15 in the KJV

Exodus 15 in the KNFD

Exodus 15 in the LBA

Exodus 15 in the LBLA

Exodus 15 in the LNT

Exodus 15 in the LSV

Exodus 15 in the MAAL

Exodus 15 in the MBV

Exodus 15 in the MBV2

Exodus 15 in the MHNT

Exodus 15 in the MKNFD

Exodus 15 in the MNG

Exodus 15 in the MNT

Exodus 15 in the MNT2

Exodus 15 in the MRS1T

Exodus 15 in the NAA

Exodus 15 in the NASB

Exodus 15 in the NBLA

Exodus 15 in the NBS

Exodus 15 in the NBVTP

Exodus 15 in the NET2

Exodus 15 in the NIV11

Exodus 15 in the NNT

Exodus 15 in the NNT2

Exodus 15 in the NNT3

Exodus 15 in the PDDPT

Exodus 15 in the PFNT

Exodus 15 in the RMNT

Exodus 15 in the SBIAS

Exodus 15 in the SBIBS

Exodus 15 in the SBIBS2

Exodus 15 in the SBICS

Exodus 15 in the SBIDS

Exodus 15 in the SBIGS

Exodus 15 in the SBIHS

Exodus 15 in the SBIIS

Exodus 15 in the SBIIS2

Exodus 15 in the SBIIS3

Exodus 15 in the SBIKS

Exodus 15 in the SBIKS2

Exodus 15 in the SBIMS

Exodus 15 in the SBIOS

Exodus 15 in the SBIPS

Exodus 15 in the SBISS

Exodus 15 in the SBITS

Exodus 15 in the SBITS2

Exodus 15 in the SBITS3

Exodus 15 in the SBITS4

Exodus 15 in the SBIUS

Exodus 15 in the SBIVS

Exodus 15 in the SBT

Exodus 15 in the SBT1E

Exodus 15 in the SCHL

Exodus 15 in the SNT

Exodus 15 in the SUSU

Exodus 15 in the SUSU2

Exodus 15 in the SYNO

Exodus 15 in the TBIAOTANT

Exodus 15 in the TBT1E

Exodus 15 in the TBT1E2

Exodus 15 in the TFTIP

Exodus 15 in the TFTU

Exodus 15 in the TGNTATF3T

Exodus 15 in the THAI

Exodus 15 in the TNFD

Exodus 15 in the TNT

Exodus 15 in the TNTIK

Exodus 15 in the TNTIL

Exodus 15 in the TNTIN

Exodus 15 in the TNTIP

Exodus 15 in the TNTIZ

Exodus 15 in the TOMA

Exodus 15 in the TTENT

Exodus 15 in the UBG

Exodus 15 in the UGV

Exodus 15 in the UGV2

Exodus 15 in the UGV3

Exodus 15 in the VBL

Exodus 15 in the VDCC

Exodus 15 in the YALU

Exodus 15 in the YAPE

Exodus 15 in the YBVTP

Exodus 15 in the ZBP