Hosea 7 (BOICB)

1 mgbe m chọrọ ịgwọ Izrel,mmehie Ifrem na-apụta ihe,a na-ekpughekwa arụ a na-eme na Sameria.Ha na-aghọ aghụghọ,ndị ohi na-akụwakwa ụlọ ndị mmadụ,ndị na-apụnara mmadụ ihe nọ nʼokporoụzọ. 2 Ọ dịghị onye bi nʼime ha maarana m na-echeta mmehie ha niile.Ugbu a, mmehie ha agbaala ha gburugburu.Ana m ahụkwa ha niile. 3 “Eze ha na-aṅụrị ọṅụ nʼihe ọjọọ ha;ụmụ eze na-achị ọchị nʼihi ụgha ha. 4 Ha niile bụ ndị na-akwa iko;ha dị ka ite ọkụ ighe achịcha e mere ka ọ dị ọkụ,nke onye na-eghe achịcha na-adịghị akwanye nkụ,site na mgbe e bidoro ịgwakọ ụtụ ọka ahụ tutu ruo mgbe o koliri. 5 Nʼụbọchị mmemme nke eze anyị,ụmụ eze bụ ndị akpalịrị site na-ịṅụbiga mmanya oke,ya na ndị na-akwa emo jikọtara aka. 6 Obi ha na-enwu ọkụ dịka ihe ighe achịcha,ha ji izu nzuzo na-abịakwute ya.Nʼabalị niile iwe ha na-ere nwayọọ ka ọkụ na-anyụ anyụ,nʼụtụtụ ihe ha gbatara nʼizu na-enwu dịka ọkụ. 7 Ha niile dị ọkụ dịka ite ighe achịcha dị ọkụ.Ha na-eripịa ndị eze ha.Ndị eze ha niile na-ada,ma o nweghị onye nʼime ha na-akpọku m. 8 “Ifrem na-agwakọta onwe ya nʼetiti ndị mba ọzọ.Ifrem dịkwa ka mbadamba achịcha a na-atụgharịghị atụgharị. 9 Ndị mba ọzọ na-eripịa ike ha,ma ha adịghị aghọta ya.Isi awọ apụtala ha nʼisi,ma ya onwe ya amaghị na o si otu a dịrị. 10 Ịnya isi Izrel na-agba akaebe megide yama nʼagbanyeghị ihe ndị aọ naghị alọghachikwute ONYENWE ANYỊ bụ Chineke ya,maọbụ chọọ ya. 11 “Ifrem dịka ndurunke na-enweghị uche, nke onye ọbụla na-eduhie,ugbu a, ọ na-akpọku Ijipt,ma na-agbakwurukwa Asịrịa. 12 Ma mgbe ha na-agbagharị, aga m ewere ụgbụ m jide ha,dọda ha nʼala dịka nnụnụ e jidere na mbara eluigwe.Aga m enye ha ahụhụnʼihi njehie ha niile. 13 Ahụhụ na-adịrị ha,nʼihi na ha ajụla m.Ha na-ala nʼiyinʼihi na ha enupula isi ha megide m.Achọrọ m ka m gbapụta ha,ma ha na-agha ụgha megide m. 14 Ha ejighịkwa obi ha akpọku m,kama ha na-atụrụ onwe ha nʼelu ihe ndina ha, na-eti mkpu akwa.Mgbe ha na-arịọ arịrịọ maka mkpụrụ ubi na mmanya,ha na-egbukasị onwe ha ahụ,na-ewezugakwa onwe ha site nʼebe m nọ. 15 Enyerela m ha aka, mee ka ha dị ike,ma ha atụgharịala gbaa izu imegide m. 16 Ha adịghị ele anya enyemaka nʼaka Onye kachasị ihe niile elu.Ha dịka ụta rọgọrọ arọgọ, nke àkụ ya na-adịghị agbata ihe ọbụla.Ndị ndu ha ga-ada site na mma agha,nʼihi okwu ọjọọ si ha nʼọnụ na-apụta.Nʼihi nke a, a ga-eji ha mee ihe ọchịnʼala Ijipt.

In Other Versions

Hosea 7 in the ANGEFD

Hosea 7 in the ANTPNG2D

Hosea 7 in the AS21

Hosea 7 in the BAGH

Hosea 7 in the BBPNG

Hosea 7 in the BBT1E

Hosea 7 in the BDS

Hosea 7 in the BEV

Hosea 7 in the BHAD

Hosea 7 in the BIB

Hosea 7 in the BLPT

Hosea 7 in the BNT

Hosea 7 in the BNTABOOT

Hosea 7 in the BNTLV

Hosea 7 in the BOATCB

Hosea 7 in the BOATCB2

Hosea 7 in the BOBCV

Hosea 7 in the BOCNT

Hosea 7 in the BOECS

Hosea 7 in the BOGWICC

Hosea 7 in the BOHCB

Hosea 7 in the BOHCV

Hosea 7 in the BOHLNT

Hosea 7 in the BOHNTLTAL

Hosea 7 in the BOILNTAP

Hosea 7 in the BOITCV

Hosea 7 in the BOKCV

Hosea 7 in the BOKCV2

Hosea 7 in the BOKHWOG

Hosea 7 in the BOKSSV

Hosea 7 in the BOLCB

Hosea 7 in the BOLCB2

Hosea 7 in the BOMCV

Hosea 7 in the BONAV

Hosea 7 in the BONCB

Hosea 7 in the BONLT

Hosea 7 in the BONUT2

Hosea 7 in the BOPLNT

Hosea 7 in the BOSCB

Hosea 7 in the BOSNC

Hosea 7 in the BOTLNT

Hosea 7 in the BOVCB

Hosea 7 in the BOYCB

Hosea 7 in the BPBB

Hosea 7 in the BPH

Hosea 7 in the BSB

Hosea 7 in the CCB

Hosea 7 in the CUV

Hosea 7 in the CUVS

Hosea 7 in the DBT

Hosea 7 in the DGDNT

Hosea 7 in the DHNT

Hosea 7 in the DNT

Hosea 7 in the ELBE

Hosea 7 in the EMTV

Hosea 7 in the ESV

Hosea 7 in the FBV

Hosea 7 in the FEB

Hosea 7 in the GGMNT

Hosea 7 in the GNT

Hosea 7 in the HARY

Hosea 7 in the HNT

Hosea 7 in the IRVA

Hosea 7 in the IRVB

Hosea 7 in the IRVG

Hosea 7 in the IRVH

Hosea 7 in the IRVK

Hosea 7 in the IRVM

Hosea 7 in the IRVM2

Hosea 7 in the IRVO

Hosea 7 in the IRVP

Hosea 7 in the IRVT

Hosea 7 in the IRVT2

Hosea 7 in the IRVU

Hosea 7 in the ISVN

Hosea 7 in the JSNT

Hosea 7 in the KAPI

Hosea 7 in the KBT1ETNIK

Hosea 7 in the KBV

Hosea 7 in the KJV

Hosea 7 in the KNFD

Hosea 7 in the LBA

Hosea 7 in the LBLA

Hosea 7 in the LNT

Hosea 7 in the LSV

Hosea 7 in the MAAL

Hosea 7 in the MBV

Hosea 7 in the MBV2

Hosea 7 in the MHNT

Hosea 7 in the MKNFD

Hosea 7 in the MNG

Hosea 7 in the MNT

Hosea 7 in the MNT2

Hosea 7 in the MRS1T

Hosea 7 in the NAA

Hosea 7 in the NASB

Hosea 7 in the NBLA

Hosea 7 in the NBS

Hosea 7 in the NBVTP

Hosea 7 in the NET2

Hosea 7 in the NIV11

Hosea 7 in the NNT

Hosea 7 in the NNT2

Hosea 7 in the NNT3

Hosea 7 in the PDDPT

Hosea 7 in the PFNT

Hosea 7 in the RMNT

Hosea 7 in the SBIAS

Hosea 7 in the SBIBS

Hosea 7 in the SBIBS2

Hosea 7 in the SBICS

Hosea 7 in the SBIDS

Hosea 7 in the SBIGS

Hosea 7 in the SBIHS

Hosea 7 in the SBIIS

Hosea 7 in the SBIIS2

Hosea 7 in the SBIIS3

Hosea 7 in the SBIKS

Hosea 7 in the SBIKS2

Hosea 7 in the SBIMS

Hosea 7 in the SBIOS

Hosea 7 in the SBIPS

Hosea 7 in the SBISS

Hosea 7 in the SBITS

Hosea 7 in the SBITS2

Hosea 7 in the SBITS3

Hosea 7 in the SBITS4

Hosea 7 in the SBIUS

Hosea 7 in the SBIVS

Hosea 7 in the SBT

Hosea 7 in the SBT1E

Hosea 7 in the SCHL

Hosea 7 in the SNT

Hosea 7 in the SUSU

Hosea 7 in the SUSU2

Hosea 7 in the SYNO

Hosea 7 in the TBIAOTANT

Hosea 7 in the TBT1E

Hosea 7 in the TBT1E2

Hosea 7 in the TFTIP

Hosea 7 in the TFTU

Hosea 7 in the TGNTATF3T

Hosea 7 in the THAI

Hosea 7 in the TNFD

Hosea 7 in the TNT

Hosea 7 in the TNTIK

Hosea 7 in the TNTIL

Hosea 7 in the TNTIN

Hosea 7 in the TNTIP

Hosea 7 in the TNTIZ

Hosea 7 in the TOMA

Hosea 7 in the TTENT

Hosea 7 in the UBG

Hosea 7 in the UGV

Hosea 7 in the UGV2

Hosea 7 in the UGV3

Hosea 7 in the VBL

Hosea 7 in the VDCC

Hosea 7 in the YALU

Hosea 7 in the YAPE

Hosea 7 in the YBVTP

Hosea 7 in the ZBP