Isaiah 38 (BOICB)
1 Nʼoge ahụ, Hezekaya rịara ọrịa ruo na ọ gaara anwụ. Aịzaya onye amụma, nwa Emọz, bịakwutere ya, sị ya, “Otu a ka ONYENWE ANYỊ sịrị: Dozie ezinaụlọ gị, nʼihi na ị ga-anwụ. Ị gaghị esite nʼute ọrịa a bilie.” 2 Hezekaya tụgharịrị chee ihu ya nʼaja ụlọ kpee ekpere nye ONYENWE ANYỊ sị, 3 “Chetakwa, ONYENWE ANYỊ, otu m si jegharịa nʼihu gị nʼikwesị ntụkwasị obi, jiri obi m niile fee gị ofufe, ma meekwa ihe dị mma nʼanya gị.” Hezekaya bekwara akwa nke ukwuu. 4 Mgbe ahụ, okwu nke ONYENWE ANYỊ rutere Aịzaya, 5 “Gaa, gwa Hezekaya, sị ‘Otu a ka ONYENWE ANYỊ, bụ Chineke nna gị Devid kwuru, anụla m ekpere gị, ahụkwala m anya mmiri akwa gị. Aga m atụkwasị afọ iri na ise nʼụbọchị ndụ gị. 6 Aga m anapụtakwa gị na obodo a site nʼaka eze Asịrịa. Aga m echebe obodo a. 7 “ ‘Nke a bụ ihe ịrịbama site nʼaka ONYENWE ANYỊ nye gị, na ONYENWE ANYỊ ga-emezu ihe a nke o kwere na nkwa. 8 Aga m eme ka anyanwụ laa azụ nzọ ụkwụ iri nʼihe nrigo ụlọ elu Ehaz.’ ” Ya mere, anyanwụ laghachiri azụ nzọ ụkwụ iri. 9 Ederede Hezekaya eze Juda, mgbe ọrịachara ọrịa, nwee ahụ ike: 10 Asịrị m, “Ọ bụ nʼoge m bụ okorobịaka m ga-agabiga nʼọnụ ụzọ nke ọnwụ,bụrụ onye anapụrụ oge ndụ m nke fọdụrụ afọdụ?” 11 Asịrị m, “Ọ dịkwaghị mgbe m ga-ahụ ONYENWE ANYỊ ọzọnʼala ndị dị ndụ,m gaghị elegidekwa mmadụ ibe m anya ọzọ,maọbụ bie nʼetiti ndị bi nʼime ụwa a. 12 Esila nʼọnọdụ ya bupụ ụlọ mdịka ụlọ ikwu nke onye ọzụzụ atụrụ.Apịakọtala m ndụ m dịka ọkpa akwa si apịakọta akwao bipụla ndụ site nkwe-akwa,ehihie na nʼabalị, ị mere ka ndụ m gwụsịa. 13 Enwere m ntachiobi chere chi ọbụbọ.Ma dịka ọdụm ka ọ na-agbaji ọkpụkpụ m niile.Ehihie na nʼabalị ka ị na-eme ka ndụ m gwụsịa. 14 Dịka eleke maọbụ ụgbala ka m na-ebe akwa.Ana m asụ ude dịka nduru na-eru ụjụ.Ike gwụrụ anya m nʼihi ile anya nʼeluigwe.Anọ m nʼọnọdụ mkpagbu, Onyenwe anyị, bịa nyere m aka.” 15 Ma gịnị ka m ga-ekwu?Ya onwe ya gwara m sị na ọ bụ ya mere nke a.M ga-eji obi umeala gagharịa ụbọchị ndụ m niilenʼihi ihe mwute nke obi m. 16 Onyenwe anyị, ọ bụ nʼihi ihe ndị a ka mmadụ ji adị ndụ.Mmụọ m na-adịkwa ndụ nʼime ha.I nyeghachila m ahụ ike,mee ka m dị ndụ. 17 Nʼezie, ọ bụ nʼihi ọdịmma m,ka m ji taa ahụhụ nke ihe mgbu dị otu a.Nʼịhụnanya gị ka ị zọpụtara msite nʼolulu nke ịla nʼiyi.I werela mmehie m niilewefee nʼazụ gị. 18 Nʼihi nʼala mmụọ agaghị eto gị,ọnwụ agakwaghị abụku gị abụ otuto.Ndị na-arịda nʼoluluagaghị ele anya ikwesi ntụkwasị obi gị. 19 Ọ bụ ndị dị ndụ, e, naanị ndị dị ndụ ga-eto gị otuto,dị ka m na-eme taa.Ọ bụ otu ọgbọ na-eme ka ọgbọ na-eso hamata ihe banyere ikwesi ntụkwasị obi gị. 20 ONYENWE ANYỊ ga-azọpụta m,anyị ga-abụ abụ kpọọ ụbọ akwaranʼụbọchị niile nke ndụ anyị,nʼime ụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYỊ. 21 Aịzaya ekwuolarị sị, “Kwadoonụ mmanụ fiig dị ọkụ tee ya nʼelu etuto ahụ, ahụ ga-adịkwa ya mma.” 22 Hezekaya jụrụ sị, “Gịnị ga-abụ ihe ịrịbama na m ga-aga nʼụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYỊ?”
In Other Versions
Isaiah 38 in the ANGEFD
Isaiah 38 in the ANTPNG2D
Isaiah 38 in the AS21
Isaiah 38 in the BAGH
Isaiah 38 in the BBPNG
Isaiah 38 in the BBT1E
Isaiah 38 in the BDS
Isaiah 38 in the BEV
Isaiah 38 in the BHAD
Isaiah 38 in the BIB
Isaiah 38 in the BLPT
Isaiah 38 in the BNT
Isaiah 38 in the BNTABOOT
Isaiah 38 in the BNTLV
Isaiah 38 in the BOATCB
Isaiah 38 in the BOATCB2
Isaiah 38 in the BOBCV
Isaiah 38 in the BOCNT
Isaiah 38 in the BOECS
Isaiah 38 in the BOGWICC
Isaiah 38 in the BOHCB
Isaiah 38 in the BOHCV
Isaiah 38 in the BOHLNT
Isaiah 38 in the BOHNTLTAL
Isaiah 38 in the BOILNTAP
Isaiah 38 in the BOITCV
Isaiah 38 in the BOKCV
Isaiah 38 in the BOKCV2
Isaiah 38 in the BOKHWOG
Isaiah 38 in the BOKSSV
Isaiah 38 in the BOLCB
Isaiah 38 in the BOLCB2
Isaiah 38 in the BOMCV
Isaiah 38 in the BONAV
Isaiah 38 in the BONCB
Isaiah 38 in the BONLT
Isaiah 38 in the BONUT2
Isaiah 38 in the BOPLNT
Isaiah 38 in the BOSCB
Isaiah 38 in the BOSNC
Isaiah 38 in the BOTLNT
Isaiah 38 in the BOVCB
Isaiah 38 in the BOYCB
Isaiah 38 in the BPBB
Isaiah 38 in the BPH
Isaiah 38 in the BSB
Isaiah 38 in the CCB
Isaiah 38 in the CUV
Isaiah 38 in the CUVS
Isaiah 38 in the DBT
Isaiah 38 in the DGDNT
Isaiah 38 in the DHNT
Isaiah 38 in the DNT
Isaiah 38 in the ELBE
Isaiah 38 in the EMTV
Isaiah 38 in the ESV
Isaiah 38 in the FBV
Isaiah 38 in the FEB
Isaiah 38 in the GGMNT
Isaiah 38 in the GNT
Isaiah 38 in the HARY
Isaiah 38 in the HNT
Isaiah 38 in the IRVA
Isaiah 38 in the IRVB
Isaiah 38 in the IRVG
Isaiah 38 in the IRVH
Isaiah 38 in the IRVK
Isaiah 38 in the IRVM
Isaiah 38 in the IRVM2
Isaiah 38 in the IRVO
Isaiah 38 in the IRVP
Isaiah 38 in the IRVT
Isaiah 38 in the IRVT2
Isaiah 38 in the IRVU
Isaiah 38 in the ISVN
Isaiah 38 in the JSNT
Isaiah 38 in the KAPI
Isaiah 38 in the KBT1ETNIK
Isaiah 38 in the KBV
Isaiah 38 in the KJV
Isaiah 38 in the KNFD
Isaiah 38 in the LBA
Isaiah 38 in the LBLA
Isaiah 38 in the LNT
Isaiah 38 in the LSV
Isaiah 38 in the MAAL
Isaiah 38 in the MBV
Isaiah 38 in the MBV2
Isaiah 38 in the MHNT
Isaiah 38 in the MKNFD
Isaiah 38 in the MNG
Isaiah 38 in the MNT
Isaiah 38 in the MNT2
Isaiah 38 in the MRS1T
Isaiah 38 in the NAA
Isaiah 38 in the NASB
Isaiah 38 in the NBLA
Isaiah 38 in the NBS
Isaiah 38 in the NBVTP
Isaiah 38 in the NET2
Isaiah 38 in the NIV11
Isaiah 38 in the NNT
Isaiah 38 in the NNT2
Isaiah 38 in the NNT3
Isaiah 38 in the PDDPT
Isaiah 38 in the PFNT
Isaiah 38 in the RMNT
Isaiah 38 in the SBIAS
Isaiah 38 in the SBIBS
Isaiah 38 in the SBIBS2
Isaiah 38 in the SBICS
Isaiah 38 in the SBIDS
Isaiah 38 in the SBIGS
Isaiah 38 in the SBIHS
Isaiah 38 in the SBIIS
Isaiah 38 in the SBIIS2
Isaiah 38 in the SBIIS3
Isaiah 38 in the SBIKS
Isaiah 38 in the SBIKS2
Isaiah 38 in the SBIMS
Isaiah 38 in the SBIOS
Isaiah 38 in the SBIPS
Isaiah 38 in the SBISS
Isaiah 38 in the SBITS
Isaiah 38 in the SBITS2
Isaiah 38 in the SBITS3
Isaiah 38 in the SBITS4
Isaiah 38 in the SBIUS
Isaiah 38 in the SBIVS
Isaiah 38 in the SBT
Isaiah 38 in the SBT1E
Isaiah 38 in the SCHL
Isaiah 38 in the SNT
Isaiah 38 in the SUSU
Isaiah 38 in the SUSU2
Isaiah 38 in the SYNO
Isaiah 38 in the TBIAOTANT
Isaiah 38 in the TBT1E
Isaiah 38 in the TBT1E2
Isaiah 38 in the TFTIP
Isaiah 38 in the TFTU
Isaiah 38 in the TGNTATF3T
Isaiah 38 in the THAI
Isaiah 38 in the TNFD
Isaiah 38 in the TNT
Isaiah 38 in the TNTIK
Isaiah 38 in the TNTIL
Isaiah 38 in the TNTIN
Isaiah 38 in the TNTIP
Isaiah 38 in the TNTIZ
Isaiah 38 in the TOMA
Isaiah 38 in the TTENT
Isaiah 38 in the UBG
Isaiah 38 in the UGV
Isaiah 38 in the UGV2
Isaiah 38 in the UGV3
Isaiah 38 in the VBL
Isaiah 38 in the VDCC
Isaiah 38 in the YALU
Isaiah 38 in the YAPE
Isaiah 38 in the YBVTP
Isaiah 38 in the ZBP