Job 39 (BOICB)
1 “Ị maara mgbe ewu ọhịa bi nʼelu ugwu ji amụ nwa?O nweela mgbe ị ji hụ nne ele ka ọ na-amụpụta nwa ya? 2 Ị na-agụkọ ọnwa ole afọ ime ha na-adị tupu ha amụọ nwa ha.Ị maara oge ha na-amụ ụmụ ha? 3 Ha na-amakpuru ala mụpụta nwa ha.Ihe mgbu nke ọmụmụ nwa ha ebiekwa. 4 Ụmụ ha na-eto nʼọhịa gbasiekwa ike.Ha na-apụ, ha adịghị alaghachikwute ha ọzọ. 5 “Onye na-eme ka ịnyịnya ibu ọhịa nwere onwe ya?Onye na-atọpụ agbụ e kere ya? 6 Nke m nyere ala ihe na-adịghị ka ọ bụrụ ebe obibi ha,ala nnu ahụ ka ọ bụrụ ụlọ ha. 7 Ụzụ dị nʼobodo adịghị emetụta ya,ọ naghị anụkwa mbigbọ nke onye na-achị ya. 8 Elu ugwu niile bụ ebe ịkpa nri ya,ebe ahụ ka ọ na-achọpụta ahịhịa ndụ ọbụla. 9 “Ị nwere ike ime ka atụ jeere gị ozi?Ị nwere ike ime ka ọ nọdụ nʼabalị nʼụlọ ebe ị na-azụ anụ ụlọ gị nri? 10 Ị nwere ike ime ka atụ rụọra gị ọrụ nʼubi gị?Ọ ga-akpụgharịrị gị ọgụ ị ji akọ ala? 11 Ị ga-atụkwasị ya obi nʼihi na ike ya hiri nne?Ị ga-ahapụrụ ya ọrụ ndị ahụ siri ike ka ọ rụọ? 12 I nwere ike ịtụkwasị ya obi ka o gaa bulatara gị ọkasite nʼebe ịzọcha ọka gị? 13 “Enyi nnụnụ na-eji ọṅụ gbasapụ nku ya,ma a pụghị iji nku ya tụnyerenku na abụba nke ụgbala. 14 Ọ na-eyi akwa ya nʼalama hapụ ha ka uzuzu kpoo ha ọkụ. 15 Ọ naghị emetụ ya nʼobi na ụkwụ nwere ike ịzọpịa hamaọbụ na anụ ọhịa nwere ike zọrie ha. 16 Ọ na-emeso ụmụ ya ihe ike dịka a ga-asị na ha abụghị nke ya,ọ dịghị emetụta ya na ndọgbu nʼọrụ ya nwere ike i bụ nʼefu, ma ọ dịghị atụ egwu. 17 Nʼihi na Chineke ekenyeghị ya amamihemaọbụ kenye ya oke na inwe uche. 18 Ma ọ na-agbalite ọsọ. Mgbe ọbụla ọ gbasara nku ya ịgba ọsọ,ọ na-achị ịnyịnya na onye na-agba ịnyịnya ọchị. 19 “Ọ bụ gị na-enye ịnyịnya ike ya,ka ọ bụ gị mere ka ajị ogologo ahụ o nwere dịrị nʼolu ya? 20 Ị na-eme ya ka ọ wụgharịa dịka igurube,were ebube nke ịmapụ imi ya na-eyinye ihe oke egwu? 21 Ọ na-azọ ụkwụ gam gam nʼala, ọ na-aṅụrị ọṅụ nʼihi ike ya,ọ na-apụ izute agha na-atụghị egwu. 22 Ọ na-achị ihe egwu ọchị, ụjọ ọbụla anaghị atụ ya;ọ naghị esi na mma agha wezuga onwe ya. 23 Akpa àkụ na-ayọgharị nʼakụkụ ya,ya na ùbe na arụa na-egbu maramara. 24 Mgbe ụzụ agha bara ya nʼisi, ọ na-eripịa ala.Mgbe ọ nụrụ ụda opi ike, ọ naghị eguzo otu ebe. 25 Mgbe ụzụ agha bara ya nʼisi, ọ na-eti mkpu sị, ‘Ahaa!’Site nʼebe dị anya ka ọ na-anụ isisi agha.Ọ na-aṅụrịkwa ọṅụ maka iti mkpu nke ndị ọchịagha nʼoge agha. 26 “Ọ bụ site nʼamamihe gị ka egbe ji efego nʼelu,gbasaakwa nku ya gaa nʼebe ndịda? 27 Ọ bụ gị nyere ugo iwu ifeli eluma wuo akwụ ya nʼebe dị elu? 28 Nʼelu nkume dị elu ka ọ na-ebi nọọkwa ọnọdụ abalị;ọwara nkume dị elu bụ ebe e wusiri ike ya. 29 O bụ site nʼebe ahụka ọ na-esi enyochapụta ihe ọ ga-eburu. 30 Ụmụ ya na-amịchakwa ọbara,nʼihi na ebe ọ na-aga bụ ebe ọbụla ọ ga-ahụ ihe e gburu egbu.”
In Other Versions
Job 39 in the ANGEFD
Job 39 in the ANTPNG2D
Job 39 in the AS21
Job 39 in the BAGH
Job 39 in the BBPNG
Job 39 in the BBT1E
Job 39 in the BDS
Job 39 in the BEV
Job 39 in the BHAD
Job 39 in the BIB
Job 39 in the BLPT
Job 39 in the BNT
Job 39 in the BNTABOOT
Job 39 in the BNTLV
Job 39 in the BOATCB
Job 39 in the BOATCB2
Job 39 in the BOBCV
Job 39 in the BOCNT
Job 39 in the BOECS
Job 39 in the BOGWICC
Job 39 in the BOHCB
Job 39 in the BOHCV
Job 39 in the BOHLNT
Job 39 in the BOHNTLTAL
Job 39 in the BOILNTAP
Job 39 in the BOITCV
Job 39 in the BOKCV
Job 39 in the BOKCV2
Job 39 in the BOKHWOG
Job 39 in the BOKSSV
Job 39 in the BOLCB
Job 39 in the BOLCB2
Job 39 in the BOMCV
Job 39 in the BONAV
Job 39 in the BONCB
Job 39 in the BONLT
Job 39 in the BONUT2
Job 39 in the BOPLNT
Job 39 in the BOSCB
Job 39 in the BOSNC
Job 39 in the BOTLNT
Job 39 in the BOVCB
Job 39 in the BOYCB
Job 39 in the BPBB
Job 39 in the BPH
Job 39 in the BSB
Job 39 in the CCB
Job 39 in the CUV
Job 39 in the CUVS
Job 39 in the DBT
Job 39 in the DGDNT
Job 39 in the DHNT
Job 39 in the DNT
Job 39 in the ELBE
Job 39 in the EMTV
Job 39 in the ESV
Job 39 in the FBV
Job 39 in the FEB
Job 39 in the GGMNT
Job 39 in the GNT
Job 39 in the HARY
Job 39 in the HNT
Job 39 in the IRVA
Job 39 in the IRVB
Job 39 in the IRVG
Job 39 in the IRVH
Job 39 in the IRVK
Job 39 in the IRVM
Job 39 in the IRVM2
Job 39 in the IRVO
Job 39 in the IRVP
Job 39 in the IRVT
Job 39 in the IRVT2
Job 39 in the IRVU
Job 39 in the ISVN
Job 39 in the JSNT
Job 39 in the KAPI
Job 39 in the KBT1ETNIK
Job 39 in the KBV
Job 39 in the KJV
Job 39 in the KNFD
Job 39 in the LBA
Job 39 in the LBLA
Job 39 in the LNT
Job 39 in the LSV
Job 39 in the MAAL
Job 39 in the MBV
Job 39 in the MBV2
Job 39 in the MHNT
Job 39 in the MKNFD
Job 39 in the MNG
Job 39 in the MNT
Job 39 in the MNT2
Job 39 in the MRS1T
Job 39 in the NAA
Job 39 in the NASB
Job 39 in the NBLA
Job 39 in the NBS
Job 39 in the NBVTP
Job 39 in the NET2
Job 39 in the NIV11
Job 39 in the NNT
Job 39 in the NNT2
Job 39 in the NNT3
Job 39 in the PDDPT
Job 39 in the PFNT
Job 39 in the RMNT
Job 39 in the SBIAS
Job 39 in the SBIBS
Job 39 in the SBIBS2
Job 39 in the SBICS
Job 39 in the SBIDS
Job 39 in the SBIGS
Job 39 in the SBIHS
Job 39 in the SBIIS
Job 39 in the SBIIS2
Job 39 in the SBIIS3
Job 39 in the SBIKS
Job 39 in the SBIKS2
Job 39 in the SBIMS
Job 39 in the SBIOS
Job 39 in the SBIPS
Job 39 in the SBISS
Job 39 in the SBITS
Job 39 in the SBITS2
Job 39 in the SBITS3
Job 39 in the SBITS4
Job 39 in the SBIUS
Job 39 in the SBIVS
Job 39 in the SBT
Job 39 in the SBT1E
Job 39 in the SCHL
Job 39 in the SNT
Job 39 in the SUSU
Job 39 in the SUSU2
Job 39 in the SYNO
Job 39 in the TBIAOTANT
Job 39 in the TBT1E
Job 39 in the TBT1E2
Job 39 in the TFTIP
Job 39 in the TFTU
Job 39 in the TGNTATF3T
Job 39 in the THAI
Job 39 in the TNFD
Job 39 in the TNT
Job 39 in the TNTIK
Job 39 in the TNTIL
Job 39 in the TNTIN
Job 39 in the TNTIP
Job 39 in the TNTIZ
Job 39 in the TOMA
Job 39 in the TTENT
Job 39 in the UBG
Job 39 in the UGV
Job 39 in the UGV2
Job 39 in the UGV3
Job 39 in the VBL
Job 39 in the VDCC
Job 39 in the YALU
Job 39 in the YAPE
Job 39 in the YBVTP
Job 39 in the ZBP