Proverbs 1 (BOICB)
1 Ndị a bụ ilu Solomọn nwa Devid, eze Izrel. 2 Ọ bụ maka amamihe na ntụziaka,maka ịghọta okwu niile kwesiri ịghọta nke ọma, 3 nʼihi inweta ntụziaka nʼinwe uche,ime ezi omume na ikpe ziri ezi nke aghụghọ na-adịghị. 4 Nʼihi ime ka ndị na-enweghị uche nwee ezi uche,ka ndị na-eto eto nweta ihe ọmụma na izuzu ọma. 5 Ka onye maara ihe gee ntị, tụkwasịkwa ihe nʼihe ọ maara,ka ndị nwere nghọta nwetakwa ezi ndụmọdụ. 6 Ka ha ghọta ilu niile na okwu niilena-esi nʼọnụ ndị maara ihe. 7 Ịtụ egwu ONYENWE ANYỊ bụ mmalite ihe ọmụma.Ọ bụkwa naanị ndị nzuzu bụ ndị na-adịghị anabata amamihe na ịdọ aka na ntị. 8 Nwa m, na-aṅa ntị na ntụziaka nke nna gịahapụkwala ndụmọdụ nne gị. 9 Nʼihi na okpu amara ka ha ga-abụrụ isi gị,bụrụkwa ihe ịnya nʼolu nye gị. 10 Nwa m, ọ bụrụ na ndị mmehie ara gị ụra,ekwenyerela ha, Ekwela! 11 Ọ bụrụ na ha asị gị, “Bịa soro anyị; ka anyị zoo onwe anyị,tigbuo onye ọbụla anyị hụrụ,bụ onye na-emeghị ihe ọjọọ ọbụla. 12 Ka anyị loo ha na ndụ, dịka ala ili,loo ha kpamkpam dịka ndị na-arịda nʼolulu. 13 Anyị ga-enwetakwa ọtụtụ ihe dị oke ọnụahịa,nke anyị ga-akwaju nʼụlọ anyị. 14 Soro anyị fee nza gị ka anyị nwaa ike anyị,ihe ọbụla kwa anyị nwetara, anyị na gị ga-ekekọta ya ọnụ.” 15 Nwa m, ejela ije nʼụzọ ndị dị otu a,a zọọkwala ụkwụ nʼokporoụzọ ha; 16 nʼihi na ụkwụ ha na-agba ọsọ ime ihe ọjọọ,na-emekwa ngwangwa iwufu ọbara. 17 Ọ bụ ihe abaghị uru ịgbasa ụgbụ,nʼebe nnụnụ ọbụla na-ahụ ya anya. 18 Ma ndị a na-esi ọnya nke na-ama ha.Ha onwe ha ka ọnya ahụ ga-ejide. 19 Otu a ka ọ na-adịkwara ndị ọ na-agụsị agụụ ike inweta akụnụba nʼụzọ na-ezighị ezi.Nʼihi na ịgbaso ụzọ dị otu a na-ewetara ndị na-eso ya ọnwụ. 20 Amamihe na-eti mkpu nʼezi ka mmadụ nụ.Olu ya na-ada ụda nʼama. 21 Ọ bụ nʼisi akụkụ ụzọ nke mkpọtụ dịkarịsịrị ka ọ na-akpọ oku,nʼọnụ ụzọ ama obodo ka ọ na-anọ ekwupụta okwu ọnụ ya niile. 22 “Unu ndị na-enweghị uche ruo ole mgbe ka unu ga-anọgide bụrụ ndị ga-ahụ enweghị uche nʼanya?Ruo ole mgbe ka ndị na-akwa emo ga-anọgide na mmasị ịkwa emo?Ruo ole mgbe ka ndị nzuzu ga-anọgide na-akpọ ihe ọmụma asị? 23 Ọ bụrụ na unu gere ntị na mba m na-abara unu,aga m awụpụ echiche niile nke obi m nye unu,aga m emekwa ka unu mara okwu m. 24 Ma ebe ọ bụ na unu egeghị ntị mgbe m kpọrọ oku,setịpụkwa aka m nye unu ma ọ dịghị onye ṅara ntị, 25 ebe ọ bụ na unu akpọla ndụmọdụ m asị,jụkwa ịnabata ịba mba m nye unu, 26 ụbọchị unu ga-adaba na mmekpa ahụ, aga m achị ọchị.Mgbe ihe egwu bịakwasịrị unu, aga m akwa unu emo. 27 Mgbe oke ihe egwu ga-abịakwasị unu dịka ikuku dị ike,mgbe nhụju anya ga-erubiga nʼelu unu dịka oke ifufe,mgbe ịta ahụhụ na nsogbu ga-agbagwoju unu anya. 28 “Agaghị m ege ntị nʼakwa unu, ọ bụ ezie na unu ga na-akpọ m.Unu ga-achọkwa m ma unu agaghị achọta m. 29 Nʼihi na unu mechiri anya unu nʼebe ihe ọmụma dị,unu atụghị egwu ONYENWE ANYỊ. 30 Unu aṅaghị ntị na ndụmọdụ m.Unu lelịrị ịba mba m anya. 31 Ihe niile unu kụrụ ka unu ga-aghọta.Ọ bụkwa ụzọ unu na ndụmọdụ unu ga-eju unu afọ. 32 Nʼihi na ejezighị ije nke ndị na-enweghị uche na-egbu ha,ọ bụkwa ọnọdụ afọ ojuju ndị nzuzu ga-alakwa ha nʼiyi. 33 Ma onye na-ege ntị nʼokwu m ga-ebi obi ntụkwasị obi.Ọ ga-anọ jụụ na-enweghị ihe ọbụla ga-atụ ya egwu.”
In Other Versions
Proverbs 1 in the ANGEFD
Proverbs 1 in the ANTPNG2D
Proverbs 1 in the AS21
Proverbs 1 in the BAGH
Proverbs 1 in the BBPNG
Proverbs 1 in the BBT1E
Proverbs 1 in the BDS
Proverbs 1 in the BEV
Proverbs 1 in the BHAD
Proverbs 1 in the BIB
Proverbs 1 in the BLPT
Proverbs 1 in the BNT
Proverbs 1 in the BNTABOOT
Proverbs 1 in the BNTLV
Proverbs 1 in the BOATCB
Proverbs 1 in the BOATCB2
Proverbs 1 in the BOBCV
Proverbs 1 in the BOCNT
Proverbs 1 in the BOECS
Proverbs 1 in the BOGWICC
Proverbs 1 in the BOHCB
Proverbs 1 in the BOHCV
Proverbs 1 in the BOHLNT
Proverbs 1 in the BOHNTLTAL
Proverbs 1 in the BOILNTAP
Proverbs 1 in the BOITCV
Proverbs 1 in the BOKCV
Proverbs 1 in the BOKCV2
Proverbs 1 in the BOKHWOG
Proverbs 1 in the BOKSSV
Proverbs 1 in the BOLCB
Proverbs 1 in the BOLCB2
Proverbs 1 in the BOMCV
Proverbs 1 in the BONAV
Proverbs 1 in the BONCB
Proverbs 1 in the BONLT
Proverbs 1 in the BONUT2
Proverbs 1 in the BOPLNT
Proverbs 1 in the BOSCB
Proverbs 1 in the BOSNC
Proverbs 1 in the BOTLNT
Proverbs 1 in the BOVCB
Proverbs 1 in the BOYCB
Proverbs 1 in the BPBB
Proverbs 1 in the BPH
Proverbs 1 in the BSB
Proverbs 1 in the CCB
Proverbs 1 in the CUV
Proverbs 1 in the CUVS
Proverbs 1 in the DBT
Proverbs 1 in the DGDNT
Proverbs 1 in the DHNT
Proverbs 1 in the DNT
Proverbs 1 in the ELBE
Proverbs 1 in the EMTV
Proverbs 1 in the ESV
Proverbs 1 in the FBV
Proverbs 1 in the FEB
Proverbs 1 in the GGMNT
Proverbs 1 in the GNT
Proverbs 1 in the HARY
Proverbs 1 in the HNT
Proverbs 1 in the IRVA
Proverbs 1 in the IRVB
Proverbs 1 in the IRVG
Proverbs 1 in the IRVH
Proverbs 1 in the IRVK
Proverbs 1 in the IRVM
Proverbs 1 in the IRVM2
Proverbs 1 in the IRVO
Proverbs 1 in the IRVP
Proverbs 1 in the IRVT
Proverbs 1 in the IRVT2
Proverbs 1 in the IRVU
Proverbs 1 in the ISVN
Proverbs 1 in the JSNT
Proverbs 1 in the KAPI
Proverbs 1 in the KBT1ETNIK
Proverbs 1 in the KBV
Proverbs 1 in the KJV
Proverbs 1 in the KNFD
Proverbs 1 in the LBA
Proverbs 1 in the LBLA
Proverbs 1 in the LNT
Proverbs 1 in the LSV
Proverbs 1 in the MAAL
Proverbs 1 in the MBV
Proverbs 1 in the MBV2
Proverbs 1 in the MHNT
Proverbs 1 in the MKNFD
Proverbs 1 in the MNG
Proverbs 1 in the MNT
Proverbs 1 in the MNT2
Proverbs 1 in the MRS1T
Proverbs 1 in the NAA
Proverbs 1 in the NASB
Proverbs 1 in the NBLA
Proverbs 1 in the NBS
Proverbs 1 in the NBVTP
Proverbs 1 in the NET2
Proverbs 1 in the NIV11
Proverbs 1 in the NNT
Proverbs 1 in the NNT2
Proverbs 1 in the NNT3
Proverbs 1 in the PDDPT
Proverbs 1 in the PFNT
Proverbs 1 in the RMNT
Proverbs 1 in the SBIAS
Proverbs 1 in the SBIBS
Proverbs 1 in the SBIBS2
Proverbs 1 in the SBICS
Proverbs 1 in the SBIDS
Proverbs 1 in the SBIGS
Proverbs 1 in the SBIHS
Proverbs 1 in the SBIIS
Proverbs 1 in the SBIIS2
Proverbs 1 in the SBIIS3
Proverbs 1 in the SBIKS
Proverbs 1 in the SBIKS2
Proverbs 1 in the SBIMS
Proverbs 1 in the SBIOS
Proverbs 1 in the SBIPS
Proverbs 1 in the SBISS
Proverbs 1 in the SBITS
Proverbs 1 in the SBITS2
Proverbs 1 in the SBITS3
Proverbs 1 in the SBITS4
Proverbs 1 in the SBIUS
Proverbs 1 in the SBIVS
Proverbs 1 in the SBT
Proverbs 1 in the SBT1E
Proverbs 1 in the SCHL
Proverbs 1 in the SNT
Proverbs 1 in the SUSU
Proverbs 1 in the SUSU2
Proverbs 1 in the SYNO
Proverbs 1 in the TBIAOTANT
Proverbs 1 in the TBT1E
Proverbs 1 in the TBT1E2
Proverbs 1 in the TFTIP
Proverbs 1 in the TFTU
Proverbs 1 in the TGNTATF3T
Proverbs 1 in the THAI
Proverbs 1 in the TNFD
Proverbs 1 in the TNT
Proverbs 1 in the TNTIK
Proverbs 1 in the TNTIL
Proverbs 1 in the TNTIN
Proverbs 1 in the TNTIP
Proverbs 1 in the TNTIZ
Proverbs 1 in the TOMA
Proverbs 1 in the TTENT
Proverbs 1 in the UBG
Proverbs 1 in the UGV
Proverbs 1 in the UGV2
Proverbs 1 in the UGV3
Proverbs 1 in the VBL
Proverbs 1 in the VDCC
Proverbs 1 in the YALU
Proverbs 1 in the YAPE
Proverbs 1 in the YBVTP
Proverbs 1 in the ZBP