Zephaniah 1 (BOICB)
1 Okwu ONYENWE ANYỊ nke rutere Zefanaya, nwa Kushi, nwa nwa Gedaliya, bụ nwa Amaraya. Amaraya bụ nwa Hezekaya. Ozi a bịara nʼoge Josaya nwa Amọn, bụ eze Juda. 2 “Aga m azachapụ ihe niilesite nʼelu ụwa,”Otu a ka ONYENWE ANYỊ kwubiri. 3 “Aga m azachapụ mmadụ na anụmanụ.Aga m azachapụ ụmụ anụ ufe niile nke dị nʼeluigwe,zachapụkwa azụ niile nke dị nʼosimiri,na arụsị niile dị iche iche nke na-eme ka ndị ajọ mmadụ sụọ ngọngọ.” “Mgbe m kpochapụrụ mmadụ niilesite nʼelu ụwa,”otu a ka ONYENWE ANYỊ kwubiri. 4 “Aga m esetipụ aka m megide Juda,megidekwa ndị niile bi na Jerusalem.Aga m ebipụkwa ndị niile na-efe Baal fọdụrụ nʼebe a,na aha ndị nchụaja arụsị niile, ma ndị nchụaja niile na-ekpere arụsị, 5 bụ ndị ahụ niile na-anọ nʼelu ụlọ hana-akpọ isiala nye ọnwa na kpakpando,ha na ndị ahụ niile na-akpọrọ Onyenwe anyị isiala, na-eji aha ya nʼaṅụ iyi,ma na-ejikwa Milkọm na-aṅụ iyi, 6 na ndị ahụ niile na-alaghachi azụ site nʼiso ONYENWE ANYỊ,na ndị ahụ na-adịghị achọ ONYENWE ANYỊ, maọbụ jụta ase site nʼaka ya.” 7 Dere duu nʼihu Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊnʼihi na ụbọchị ikpe ya ahụ dị egwu na-abịa nso. ONYENWE ANYỊ ejikerela ịchụ aja;o doola ndị ọ kpọrọ oriri nsọ. 8 “Nʼụbọchị ịchụ aja nke ONYENWE ANYỊ ahụ,aga m ata ndịisi niilena ụmụ eze niile,na ndị niile na-eyi uwee si na mba ọzọ bubata ahụhụ. 9 Nʼụbọchị ahụ, aga m ata ha ahụhụbụ ndị niile na-adịghị azọ ụkwụ nʼọnụ ụzọ mbata,ndị ji ihe ike na aghụghọna-emejupụta ụlọ arụsị ha. 10 “Nʼụbọchị ahụ,”otu a ka ONYENWE ANYỊ kwubiri ya,“olu iti mkpu akwa ga-esite nʼỌnụ Ụzọ Ama Azụ daa,mkpu nke ịkwasi akwa ike ga-ada site nʼebe obibi ọhụrụ ahụ,na ụzụ oke ntiwa site nʼugwu nta niile. 11 Kwasienụ akwa ike unu ndị niile bi nʼakụkụ ebe ahịa dị;nʼihi na a ga-egbuchapụ ndị ahịa unu niile.Ndị niile na-eji ọlaọcha azụ ahịa ka a ga-ebibi. 12 Nʼoge ahụ, aga m eji oriọna nyobanyechaa anya nʼakụkụ niile nke Jerusalem.Aga m ata ndị ahụ niile na-anọ nʼahụ dị jụụ ahụhụ,bụ ndị ahụ dọọrọ dịka ike mmanya a ṅụfọdụrụ aṅụfọ,ndị na-eche nʼobi ha sị, ‘O nweghị ihe ONYENWE ANYỊ ga-eme anyị,maọbụ ihe ọma, maọbụ ihe ọjọọ.’ 13 Akụ ha ga-abụ ihe a kwakọrọ nʼike,a ga-akwatukwa ụlọ ha niile.Ọ bụ ezie na ha ga-ewu ụlọ,ma ha agaghị ebi nʼime ha;ọ bụ ezie na ha ga-akọ ubi vaịnị,ma ha agaghị aṅụ mmanya si na ha.” 14 Oke ụbọchị ONYENWE ANYỊ na-abịa nso,ọ na-abịakwa ọsịịsọ.Gee ntị! Iti mkpu akwa nke ụbọchị ONYENWE ANYỊ ga-adị ilu nke ukwuu.A ga-anụkwa ụzụ ndị bụ dike nʼagha nʼebe ahụ. 15 Ụbọchị ahụ ga-abụ ụbọchị ọnụma,ụbọchị ahụhụ na mkpagbu,ụbọchị nsogbu na mbibi,ụbọchị ọchịchịrị na oke obi ọjọọ,ụbọchị igwe ojii, na oke ọchịchịrị, 16 ụbọchị opi ike na iti mkpu aghaimegide obodo niile e wusiri ike,na imegide akụkụ ụlọ elu niile. 17 “Aga m eme ka oke nhụju anya bịakwasị ndị mmadụ,mee ka ha jegharịa dịka ndị kpuru ìsì,nʼihi na ha emehiela megide ONYENWE ANYỊ.A ga-awụsịkwa ọbara ha dịka uzuzu,tufukwaa anụ ahụ ha dịka nsị anụ. 18 Ọlaọcha na ọlaedo haagaghị azọpụta hanʼụbọchị ọnụma nke ONYENWE ANYỊ ahụ.” A ga-erechapụ ụwa niilesite nʼọkụ ekworo ya,nʼihi na ọ bụ na mberedeka ọ ga-eme ka ndị niile bi nʼụwa gwụsịa.
In Other Versions
Zephaniah 1 in the ANGEFD
Zephaniah 1 in the ANTPNG2D
Zephaniah 1 in the AS21
Zephaniah 1 in the BAGH
Zephaniah 1 in the BBPNG
Zephaniah 1 in the BBT1E
Zephaniah 1 in the BDS
Zephaniah 1 in the BEV
Zephaniah 1 in the BHAD
Zephaniah 1 in the BIB
Zephaniah 1 in the BLPT
Zephaniah 1 in the BNT
Zephaniah 1 in the BNTABOOT
Zephaniah 1 in the BNTLV
Zephaniah 1 in the BOATCB
Zephaniah 1 in the BOATCB2
Zephaniah 1 in the BOBCV
Zephaniah 1 in the BOCNT
Zephaniah 1 in the BOECS
Zephaniah 1 in the BOGWICC
Zephaniah 1 in the BOHCB
Zephaniah 1 in the BOHCV
Zephaniah 1 in the BOHLNT
Zephaniah 1 in the BOHNTLTAL
Zephaniah 1 in the BOILNTAP
Zephaniah 1 in the BOITCV
Zephaniah 1 in the BOKCV
Zephaniah 1 in the BOKCV2
Zephaniah 1 in the BOKHWOG
Zephaniah 1 in the BOKSSV
Zephaniah 1 in the BOLCB
Zephaniah 1 in the BOLCB2
Zephaniah 1 in the BOMCV
Zephaniah 1 in the BONAV
Zephaniah 1 in the BONCB
Zephaniah 1 in the BONLT
Zephaniah 1 in the BONUT2
Zephaniah 1 in the BOPLNT
Zephaniah 1 in the BOSCB
Zephaniah 1 in the BOSNC
Zephaniah 1 in the BOTLNT
Zephaniah 1 in the BOVCB
Zephaniah 1 in the BOYCB
Zephaniah 1 in the BPBB
Zephaniah 1 in the BPH
Zephaniah 1 in the BSB
Zephaniah 1 in the CCB
Zephaniah 1 in the CUV
Zephaniah 1 in the CUVS
Zephaniah 1 in the DBT
Zephaniah 1 in the DGDNT
Zephaniah 1 in the DHNT
Zephaniah 1 in the DNT
Zephaniah 1 in the ELBE
Zephaniah 1 in the EMTV
Zephaniah 1 in the ESV
Zephaniah 1 in the FBV
Zephaniah 1 in the FEB
Zephaniah 1 in the GGMNT
Zephaniah 1 in the GNT
Zephaniah 1 in the HARY
Zephaniah 1 in the HNT
Zephaniah 1 in the IRVA
Zephaniah 1 in the IRVB
Zephaniah 1 in the IRVG
Zephaniah 1 in the IRVH
Zephaniah 1 in the IRVK
Zephaniah 1 in the IRVM
Zephaniah 1 in the IRVM2
Zephaniah 1 in the IRVO
Zephaniah 1 in the IRVP
Zephaniah 1 in the IRVT
Zephaniah 1 in the IRVT2
Zephaniah 1 in the IRVU
Zephaniah 1 in the ISVN
Zephaniah 1 in the JSNT
Zephaniah 1 in the KAPI
Zephaniah 1 in the KBT1ETNIK
Zephaniah 1 in the KBV
Zephaniah 1 in the KJV
Zephaniah 1 in the KNFD
Zephaniah 1 in the LBA
Zephaniah 1 in the LBLA
Zephaniah 1 in the LNT
Zephaniah 1 in the LSV
Zephaniah 1 in the MAAL
Zephaniah 1 in the MBV
Zephaniah 1 in the MBV2
Zephaniah 1 in the MHNT
Zephaniah 1 in the MKNFD
Zephaniah 1 in the MNG
Zephaniah 1 in the MNT
Zephaniah 1 in the MNT2
Zephaniah 1 in the MRS1T
Zephaniah 1 in the NAA
Zephaniah 1 in the NASB
Zephaniah 1 in the NBLA
Zephaniah 1 in the NBS
Zephaniah 1 in the NBVTP
Zephaniah 1 in the NET2
Zephaniah 1 in the NIV11
Zephaniah 1 in the NNT
Zephaniah 1 in the NNT2
Zephaniah 1 in the NNT3
Zephaniah 1 in the PDDPT
Zephaniah 1 in the PFNT
Zephaniah 1 in the RMNT
Zephaniah 1 in the SBIAS
Zephaniah 1 in the SBIBS
Zephaniah 1 in the SBIBS2
Zephaniah 1 in the SBICS
Zephaniah 1 in the SBIDS
Zephaniah 1 in the SBIGS
Zephaniah 1 in the SBIHS
Zephaniah 1 in the SBIIS
Zephaniah 1 in the SBIIS2
Zephaniah 1 in the SBIIS3
Zephaniah 1 in the SBIKS
Zephaniah 1 in the SBIKS2
Zephaniah 1 in the SBIMS
Zephaniah 1 in the SBIOS
Zephaniah 1 in the SBIPS
Zephaniah 1 in the SBISS
Zephaniah 1 in the SBITS
Zephaniah 1 in the SBITS2
Zephaniah 1 in the SBITS3
Zephaniah 1 in the SBITS4
Zephaniah 1 in the SBIUS
Zephaniah 1 in the SBIVS
Zephaniah 1 in the SBT
Zephaniah 1 in the SBT1E
Zephaniah 1 in the SCHL
Zephaniah 1 in the SNT
Zephaniah 1 in the SUSU
Zephaniah 1 in the SUSU2
Zephaniah 1 in the SYNO
Zephaniah 1 in the TBIAOTANT
Zephaniah 1 in the TBT1E
Zephaniah 1 in the TBT1E2
Zephaniah 1 in the TFTIP
Zephaniah 1 in the TFTU
Zephaniah 1 in the TGNTATF3T
Zephaniah 1 in the THAI
Zephaniah 1 in the TNFD
Zephaniah 1 in the TNT
Zephaniah 1 in the TNTIK
Zephaniah 1 in the TNTIL
Zephaniah 1 in the TNTIN
Zephaniah 1 in the TNTIP
Zephaniah 1 in the TNTIZ
Zephaniah 1 in the TOMA
Zephaniah 1 in the TTENT
Zephaniah 1 in the UBG
Zephaniah 1 in the UGV
Zephaniah 1 in the UGV2
Zephaniah 1 in the UGV3
Zephaniah 1 in the VBL
Zephaniah 1 in the VDCC
Zephaniah 1 in the YALU
Zephaniah 1 in the YAPE
Zephaniah 1 in the YBVTP
Zephaniah 1 in the ZBP