Ezekiel 7 (BOICB)

1 Okwu ONYENWE ANYỊ ruru m ntị, sị, 2 “Ma gị onwe gị, Nwa nke mmadụ, nke a bụ ihe Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ sịrị ala Izrel:“ ‘Ọgwụgwụ!Ọgwụgwụ abịakwasịla akụkụ anọ nke ala ahụ. 3 Ugbu a ka ọgwụgwụ bịakwasịrị unu.Lee, aga m eme ka iwe m bịakwasị unu;aga m ekpe unu ikpe dịka omume unu si dị,aga m ata unu ahụhụ maka arụ unu niile. 4 Agaghị m enwekwa ọmịiko nʼebe ị nọ,agaghị m emekwara gị ebere,kama aga m ata unu ahụhụ maka omume ununa arụ niile dị nʼetiti unu. “ ‘Mgbe ahụ, unu ga-amata na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYỊ.’ 5 “Nke a bụ ihe Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ sịrị,“ ‘Oke mbibi, oke mbibi nke a na-anụbeghị ụdị ya mbụ.Lee, ka ọ na-abịa. 6 Ọgwụgwụ abịala!Ọgwụgwụ abịala!Ọ kpalitela onwe ya imegide unu.Lee, ka ọ na-abịa! 7 Oke nsogbu abịakwasịla gị,gị onwe gị bi nʼala ahụ.Oge ahụ abịala! Ụbọchị ahụ dịkwa nso!Ọgbaaghara dị ebe niile, ọ bụghị ọṅụ dị nʼelu ugwu niile. 8 Ejikerela m ịwụkwasị gị ọnụma m nʼahụmee ka oke iwe m zuo gị ahụ niile.Aga m ekpe gị ikpe dịka omume gị si dị,kwụghachikwa gị nʼihi ibi ndụ rụrụ arụ gị niile. 9 Agaghị m emere gị ebere,agakwaghị m ahapụ ịta gị ahụhụ.Aga m akwụghachi gị dịka omume gị si dị,kwụghachikwa gị nʼihi ibi ndụ rụrụ arụ niile nke dị nʼetiti unu. “ ‘Mgbe ahụ, ị ga-amata na ọ bụ mụ onwe m bụ ONYENWE ANYỊ, na-eti unu ihe ndị a. 10 “ ‘Lee, ụbọchị ahụ!Lee, ka ọ na-abịa!Oke nsogbu enupụtala,mkpanaka agbala okokonganga amaala ifuru! 11 Ihe ike ebilitala,mkpọrọ eji ata ndị ajọ omume ahụhụ.O nweghị onye ọbụla nʼime ha nke ga-afọdụ,maọbụ igwe mmadụmaọbụ ụba ha,o nweghịkwa nke bara uru. 12 Mgbe ahụ abịala!Ụbọchị ahụ abịakwala nso.Ka onye na-azụ ahịa ghara ịṅụrị ọṅụka onye na-ere ere ghara iru ụjụ,nʼihi na ọnụma ahụ dịrị igwe mmadụ niile. 13 Onye rere ahịa agaghị enwetaghachingwa ahịa nke erere ereọ bụladị dịka onye rere na onye zụrụ na-adị ndụ.Nʼihi na ọhụ nke a gbasara igwe mmadụ niilebụ nke a na-apụghị ịgbanwe.Nʼihi mmehie ha niile, o nweghị onye nʼime hanke pụrụ ichebe ndụ ya. 14 “ ‘Ha afụọla opi ike,ha edoziela ihe niilema o nweghị onye ga-aga ibu aghanʼihi na ọnụma m dịkwasịrị igwe mmadụ ahụ niile. 15 Mma agha dị nʼezi;ajọ ọrịa na-efe efe na ụnwụ dịkwa nʼime.Onye nọ nʼọhịaga-anwụ site na mma agha,ndị nọ nʼime obodo ukwuka ụnwụ na ọrịa na-efe efe ga-eripịa. 16 Ma ndị gbapụrụ agbapụga-agbaga nọrọ nʼugwu.Ọ bụ dịka nduru nke ndagwurugwu,ha niile ga-asụ ude akwa,onye ọbụla nʼihi mmehie ha. 17 Aka niile ga-akụda,ikpere niile ka a ga-eji amịrị nyụdee. 18 Ha ga-eyikwasị akwa mkpe,oke ihe egwu ga-ekpuchi ha.Ọ bụkwa ihu niile ka ihere ga-ekpuchi,a ga-akpụchakwa isi niile. 19 “ ‘Ha ga-etufu ọlaọcha ha niile nʼokporoụzọ niile,ọlaedo ha ga-aghọkwa ihe na-adịghị ọcha.Ọlaọcha na ọlaedo haagaghị enwe ike napụta hanʼụbọchị nrubiga oke nke oke iwe ONYENWE ANYỊ.Ha agaghị eme ka agụ gharakwa ịgụ ha,maọbụ mee ka afọ ju ha,nʼihi na ọ bụụrụ ha ihe ịsọ ngọngọ nke ịdaba na mmehie. 20 Ihe ịchọ mma ha ghọọrọ ha ihe ịkpa nganga,ha jikwa ya mepụta arụsị rụrụ arụ ha dị iche iche.Ha ji ya metakwa oyiyi ihe arụ niile jọgburu onwe ya;ya mere, aga m eme ka ọ bụụrụ ha ihe rụrụ arụ. 21 Aga m ewere akụnụba ha nye ndị mba ọzọ dịka ihe apụnatara nʼagha,nyekwa ya ndị ajọ omume nke ụwa dịka ihe nkwatandị ga-emerụ ya. 22 Aga m esite nʼebe ha nọ wezuga ihu mndị ohi ga-emerụkwa ebe ahụ m kpọrọ ihe dị oke ọnụahịa.Ha ga-abata nʼime yamerụọkwa ya. 23 “ ‘Kwadoonụ ụdọ igwe.Nʼihi na ala ha jupụtara nʼigbu ọchụ na ịwụsa ọbara,obodo ahụ jupụtara nʼihe ike. 24 Aga m akpọta mba ndị ahụ jọgburu onwe haka ha bịa nwetara onwe ha ụlọ ha niile.Aga m eme ka mpako nke ndị bụ dike kwụsị,meekwa ka ebe nsọ ha niile bụrụ ebe e merụrụ emerụ. 25 Mgbe ihe mmekpa ahụ bịara,ha ga-achọ udo ma o nweghị nke ga-adị. 26 Mbibi ga-esochi mbibi,akụkọ na-enweghị isi ga-esochikwa akụkọ na-enweghị isi.Ha ga-agagharị na-achọ ọhụ site nʼaka onye amụma,ntụziaka onye nchụaja ga-akwụsị,ndụmọdụ nke ndị okenye agaghị adịkwa. 27 Eze ga-eru ụjụ,nwa eze ga-eyikwasị ịda mba nke obi dịka uwe,aka ga-ama ndị ala ahụ niile jijiji nʼihi egwu.Aga m emeso ha dịka omume ha si dị,aga m ekpekwa ha ikpe dịka ihe ha kwenyeere si dị. “ ‘Mgbe ahụ, ha ga-amata na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYỊ.’ ”

In Other Versions

Ezekiel 7 in the ANGEFD

Ezekiel 7 in the ANTPNG2D

Ezekiel 7 in the AS21

Ezekiel 7 in the BAGH

Ezekiel 7 in the BBPNG

Ezekiel 7 in the BBT1E

Ezekiel 7 in the BDS

Ezekiel 7 in the BEV

Ezekiel 7 in the BHAD

Ezekiel 7 in the BIB

Ezekiel 7 in the BLPT

Ezekiel 7 in the BNT

Ezekiel 7 in the BNTABOOT

Ezekiel 7 in the BNTLV

Ezekiel 7 in the BOATCB

Ezekiel 7 in the BOATCB2

Ezekiel 7 in the BOBCV

Ezekiel 7 in the BOCNT

Ezekiel 7 in the BOECS

Ezekiel 7 in the BOGWICC

Ezekiel 7 in the BOHCB

Ezekiel 7 in the BOHCV

Ezekiel 7 in the BOHLNT

Ezekiel 7 in the BOHNTLTAL

Ezekiel 7 in the BOILNTAP

Ezekiel 7 in the BOITCV

Ezekiel 7 in the BOKCV

Ezekiel 7 in the BOKCV2

Ezekiel 7 in the BOKHWOG

Ezekiel 7 in the BOKSSV

Ezekiel 7 in the BOLCB

Ezekiel 7 in the BOLCB2

Ezekiel 7 in the BOMCV

Ezekiel 7 in the BONAV

Ezekiel 7 in the BONCB

Ezekiel 7 in the BONLT

Ezekiel 7 in the BONUT2

Ezekiel 7 in the BOPLNT

Ezekiel 7 in the BOSCB

Ezekiel 7 in the BOSNC

Ezekiel 7 in the BOTLNT

Ezekiel 7 in the BOVCB

Ezekiel 7 in the BOYCB

Ezekiel 7 in the BPBB

Ezekiel 7 in the BPH

Ezekiel 7 in the BSB

Ezekiel 7 in the CCB

Ezekiel 7 in the CUV

Ezekiel 7 in the CUVS

Ezekiel 7 in the DBT

Ezekiel 7 in the DGDNT

Ezekiel 7 in the DHNT

Ezekiel 7 in the DNT

Ezekiel 7 in the ELBE

Ezekiel 7 in the EMTV

Ezekiel 7 in the ESV

Ezekiel 7 in the FBV

Ezekiel 7 in the FEB

Ezekiel 7 in the GGMNT

Ezekiel 7 in the GNT

Ezekiel 7 in the HARY

Ezekiel 7 in the HNT

Ezekiel 7 in the IRVA

Ezekiel 7 in the IRVB

Ezekiel 7 in the IRVG

Ezekiel 7 in the IRVH

Ezekiel 7 in the IRVK

Ezekiel 7 in the IRVM

Ezekiel 7 in the IRVM2

Ezekiel 7 in the IRVO

Ezekiel 7 in the IRVP

Ezekiel 7 in the IRVT

Ezekiel 7 in the IRVT2

Ezekiel 7 in the IRVU

Ezekiel 7 in the ISVN

Ezekiel 7 in the JSNT

Ezekiel 7 in the KAPI

Ezekiel 7 in the KBT1ETNIK

Ezekiel 7 in the KBV

Ezekiel 7 in the KJV

Ezekiel 7 in the KNFD

Ezekiel 7 in the LBA

Ezekiel 7 in the LBLA

Ezekiel 7 in the LNT

Ezekiel 7 in the LSV

Ezekiel 7 in the MAAL

Ezekiel 7 in the MBV

Ezekiel 7 in the MBV2

Ezekiel 7 in the MHNT

Ezekiel 7 in the MKNFD

Ezekiel 7 in the MNG

Ezekiel 7 in the MNT

Ezekiel 7 in the MNT2

Ezekiel 7 in the MRS1T

Ezekiel 7 in the NAA

Ezekiel 7 in the NASB

Ezekiel 7 in the NBLA

Ezekiel 7 in the NBS

Ezekiel 7 in the NBVTP

Ezekiel 7 in the NET2

Ezekiel 7 in the NIV11

Ezekiel 7 in the NNT

Ezekiel 7 in the NNT2

Ezekiel 7 in the NNT3

Ezekiel 7 in the PDDPT

Ezekiel 7 in the PFNT

Ezekiel 7 in the RMNT

Ezekiel 7 in the SBIAS

Ezekiel 7 in the SBIBS

Ezekiel 7 in the SBIBS2

Ezekiel 7 in the SBICS

Ezekiel 7 in the SBIDS

Ezekiel 7 in the SBIGS

Ezekiel 7 in the SBIHS

Ezekiel 7 in the SBIIS

Ezekiel 7 in the SBIIS2

Ezekiel 7 in the SBIIS3

Ezekiel 7 in the SBIKS

Ezekiel 7 in the SBIKS2

Ezekiel 7 in the SBIMS

Ezekiel 7 in the SBIOS

Ezekiel 7 in the SBIPS

Ezekiel 7 in the SBISS

Ezekiel 7 in the SBITS

Ezekiel 7 in the SBITS2

Ezekiel 7 in the SBITS3

Ezekiel 7 in the SBITS4

Ezekiel 7 in the SBIUS

Ezekiel 7 in the SBIVS

Ezekiel 7 in the SBT

Ezekiel 7 in the SBT1E

Ezekiel 7 in the SCHL

Ezekiel 7 in the SNT

Ezekiel 7 in the SUSU

Ezekiel 7 in the SUSU2

Ezekiel 7 in the SYNO

Ezekiel 7 in the TBIAOTANT

Ezekiel 7 in the TBT1E

Ezekiel 7 in the TBT1E2

Ezekiel 7 in the TFTIP

Ezekiel 7 in the TFTU

Ezekiel 7 in the TGNTATF3T

Ezekiel 7 in the THAI

Ezekiel 7 in the TNFD

Ezekiel 7 in the TNT

Ezekiel 7 in the TNTIK

Ezekiel 7 in the TNTIL

Ezekiel 7 in the TNTIN

Ezekiel 7 in the TNTIP

Ezekiel 7 in the TNTIZ

Ezekiel 7 in the TOMA

Ezekiel 7 in the TTENT

Ezekiel 7 in the UBG

Ezekiel 7 in the UGV

Ezekiel 7 in the UGV2

Ezekiel 7 in the UGV3

Ezekiel 7 in the VBL

Ezekiel 7 in the VDCC

Ezekiel 7 in the YALU

Ezekiel 7 in the YAPE

Ezekiel 7 in the YBVTP

Ezekiel 7 in the ZBP