Isaiah 23 (BOICB)
1 Nke a bụ amụma megide Taịa:Tienụ mkpu akwa, unu ụgbọ mmiri nke Tashishnʼihi na e bibiela Taịa,ahapụla ya na-enweghị ụlọ ọbụla maọbụ ọnụ mmiri mbata.Ozi erutela ha akasite nʼobodo Saiprọs. 2 Derenụ duu, unu ndị bi nʼala ahụ osimiri gbara gburugburu.Unu ndị na-azụ ahịa na Saịdọn,ndị na-ezipụ ụgbọ mmiri na-aga nʼosimiri, kwaanụ akwa. 3 Nʼelu ọtụtụ mmiri dị ukwuu,ka mkpụrụ ọkụkụ Shihoa si bịa,owuwe ihe ubi nke Naịl bụ ihe uru ahịa Taịa,ọ ghọrọ ọma ahịa nke mba dị iche iche. 4 Ka ihere mee gị, Saịdọn, na gị bụ ebe e wusiri ike nke osimiri,nʼihi na oke osimiri ekwuola okwu;“Ime emetụbeghị m, nke m ji amụpụta nwa;o nwebeghị mgbe m ji zụpụta ụmụ ndị ikom maọbụ ụmụ ndị inyom tozuru oke.” 5 Mgbe ozi ga-abịara ndị Ijipt,ha ga-anọ na mwute nʼihi ozi si Taịa. 6 Gabiganụ ruo Tashishtisienụ mkpu akwa ike, unu ndị bi nʼala mmiri gbara gburugburu. 7 Nke a ọ bụ obodo ahụ ọṅụ na-ejupụta nʼime ya oge niile?Obodo ahụ dịrịla kemgbe oge gara aga?Nke a ọ bụ ihe fọdụrụ nʼobodo ahụndị ya na-esi nʼime ya pụọ gaa nʼebe dị anya iwu obodo ọzọ? 8 Onye zubere ihe dị otu a megide Taịa,bụ mba na-ekpube ndị ọzọ okpueze,mba nke ndị ahịa ya bụ ụmụ eze,nke ndị ọzụ ahịa ya bụ ndị a na-asọpụrụ nʼụwa? 9 Ọ bụ ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile zubere ya,nʼihi iweda nʼala mpako na ịma mma ya niile,na iwetara ndị niile a na-asọpụrụ nʼụwa nlelị. 10 Gaanụ kọọ ala ubi unu dịka ha na-eme nʼakụkụ Naịl,unu ụmụada Tashish,nʼihi na unu enwekwaghị ọnụ mmiri. 11 ONYENWE ANYỊ esetipụla aka ya nʼelu osimirimee ka alaeze ha niile maa jijiji.O nyela iwu banyere Fonisiaka e bibie ebe ya niile nke wusiri ike. 12 Ọ sịrị, “Ị gaghị aṅụrị ọṅụ ịṅụ mmanya nʼoke oriri ọzọ,gị ada Saịdọn na-amaghị nwoke, nke a na-emegbu emegbu. “Bilie, gafee garuo Saiprọs,ọ bụladị nʼebe ahụ, ị gaghị enweta ezumike.” 13 Lee anya nʼala ndị Kaldịa,ndị a gụpụrụla ugbu a na mmadụ!Ndị Asịrịa mere yaka ọ bụrụ ebe obibi nye anụ ọhịa na-ebi nʼọzara.Ha wuliri ụlọ nche ha niile dị elu gburugburutikpọọ ebe ya niile e wusiri ike,mee ha ka ha tọgbọrọ nʼefu ghọọ mkpọmkpọ ebe. 14 Tienụ mkpu akwa, unu ụgbọ mmiri Tashish niile dị nʼoke osimiri,nʼihi na e mebiela ebe unu niile e wusiri ike. 15 A gaghị echeta Taịa ọzọ, tutu iri afọ asaa agafee, nke bụ ogologo ụbọchị ndụ onye eze. Mgbe oge ahụ zuru, Taịa ga-adịkwa ka nwanyị akwụna e jiri rọọ abụ dị otu a: 16 “Welite ụbọ akwara, jegharịa nʼime obodo,gị nwanyị akwụna e chefuru echefu;kpọzie ụbọ gị nke ọma, bụọ ọtụtụ abụ,ka e si otu a mee ka ị bụrụ onye e chetara echeta.” 17 E, mgbe iri afọ asaa gasịrị, ONYENWE ANYỊ ga-eleta Taịa. Ọ ga-alaghachi nʼọrụ ya dịka nwanyị akwụna, ya na alaeze niile dị nʼihu elu ụwa niile. 18 Ma uru ahịa ya niile, na ego niile ọ kpatara site nʼịzụ ahịa ka ọ ga-edo nsọ nye ONYENWE ANYỊ. Ha agaghị edokọkwa ha nʼotu ebe izo ha, kama uru ahịa ha niile ga-adịrị ndị niile na-ebi ezi ndụ nʼihu ONYENWE ANYỊ. Ha ga-ejikwa ego ahụ zụọ ihe oriri na uwe dị mma.
In Other Versions
Isaiah 23 in the ANGEFD
Isaiah 23 in the ANTPNG2D
Isaiah 23 in the AS21
Isaiah 23 in the BAGH
Isaiah 23 in the BBPNG
Isaiah 23 in the BBT1E
Isaiah 23 in the BDS
Isaiah 23 in the BEV
Isaiah 23 in the BHAD
Isaiah 23 in the BIB
Isaiah 23 in the BLPT
Isaiah 23 in the BNT
Isaiah 23 in the BNTABOOT
Isaiah 23 in the BNTLV
Isaiah 23 in the BOATCB
Isaiah 23 in the BOATCB2
Isaiah 23 in the BOBCV
Isaiah 23 in the BOCNT
Isaiah 23 in the BOECS
Isaiah 23 in the BOGWICC
Isaiah 23 in the BOHCB
Isaiah 23 in the BOHCV
Isaiah 23 in the BOHLNT
Isaiah 23 in the BOHNTLTAL
Isaiah 23 in the BOILNTAP
Isaiah 23 in the BOITCV
Isaiah 23 in the BOKCV
Isaiah 23 in the BOKCV2
Isaiah 23 in the BOKHWOG
Isaiah 23 in the BOKSSV
Isaiah 23 in the BOLCB
Isaiah 23 in the BOLCB2
Isaiah 23 in the BOMCV
Isaiah 23 in the BONAV
Isaiah 23 in the BONCB
Isaiah 23 in the BONLT
Isaiah 23 in the BONUT2
Isaiah 23 in the BOPLNT
Isaiah 23 in the BOSCB
Isaiah 23 in the BOSNC
Isaiah 23 in the BOTLNT
Isaiah 23 in the BOVCB
Isaiah 23 in the BOYCB
Isaiah 23 in the BPBB
Isaiah 23 in the BPH
Isaiah 23 in the BSB
Isaiah 23 in the CCB
Isaiah 23 in the CUV
Isaiah 23 in the CUVS
Isaiah 23 in the DBT
Isaiah 23 in the DGDNT
Isaiah 23 in the DHNT
Isaiah 23 in the DNT
Isaiah 23 in the ELBE
Isaiah 23 in the EMTV
Isaiah 23 in the ESV
Isaiah 23 in the FBV
Isaiah 23 in the FEB
Isaiah 23 in the GGMNT
Isaiah 23 in the GNT
Isaiah 23 in the HARY
Isaiah 23 in the HNT
Isaiah 23 in the IRVA
Isaiah 23 in the IRVB
Isaiah 23 in the IRVG
Isaiah 23 in the IRVH
Isaiah 23 in the IRVK
Isaiah 23 in the IRVM
Isaiah 23 in the IRVM2
Isaiah 23 in the IRVO
Isaiah 23 in the IRVP
Isaiah 23 in the IRVT
Isaiah 23 in the IRVT2
Isaiah 23 in the IRVU
Isaiah 23 in the ISVN
Isaiah 23 in the JSNT
Isaiah 23 in the KAPI
Isaiah 23 in the KBT1ETNIK
Isaiah 23 in the KBV
Isaiah 23 in the KJV
Isaiah 23 in the KNFD
Isaiah 23 in the LBA
Isaiah 23 in the LBLA
Isaiah 23 in the LNT
Isaiah 23 in the LSV
Isaiah 23 in the MAAL
Isaiah 23 in the MBV
Isaiah 23 in the MBV2
Isaiah 23 in the MHNT
Isaiah 23 in the MKNFD
Isaiah 23 in the MNG
Isaiah 23 in the MNT
Isaiah 23 in the MNT2
Isaiah 23 in the MRS1T
Isaiah 23 in the NAA
Isaiah 23 in the NASB
Isaiah 23 in the NBLA
Isaiah 23 in the NBS
Isaiah 23 in the NBVTP
Isaiah 23 in the NET2
Isaiah 23 in the NIV11
Isaiah 23 in the NNT
Isaiah 23 in the NNT2
Isaiah 23 in the NNT3
Isaiah 23 in the PDDPT
Isaiah 23 in the PFNT
Isaiah 23 in the RMNT
Isaiah 23 in the SBIAS
Isaiah 23 in the SBIBS
Isaiah 23 in the SBIBS2
Isaiah 23 in the SBICS
Isaiah 23 in the SBIDS
Isaiah 23 in the SBIGS
Isaiah 23 in the SBIHS
Isaiah 23 in the SBIIS
Isaiah 23 in the SBIIS2
Isaiah 23 in the SBIIS3
Isaiah 23 in the SBIKS
Isaiah 23 in the SBIKS2
Isaiah 23 in the SBIMS
Isaiah 23 in the SBIOS
Isaiah 23 in the SBIPS
Isaiah 23 in the SBISS
Isaiah 23 in the SBITS
Isaiah 23 in the SBITS2
Isaiah 23 in the SBITS3
Isaiah 23 in the SBITS4
Isaiah 23 in the SBIUS
Isaiah 23 in the SBIVS
Isaiah 23 in the SBT
Isaiah 23 in the SBT1E
Isaiah 23 in the SCHL
Isaiah 23 in the SNT
Isaiah 23 in the SUSU
Isaiah 23 in the SUSU2
Isaiah 23 in the SYNO
Isaiah 23 in the TBIAOTANT
Isaiah 23 in the TBT1E
Isaiah 23 in the TBT1E2
Isaiah 23 in the TFTIP
Isaiah 23 in the TFTU
Isaiah 23 in the TGNTATF3T
Isaiah 23 in the THAI
Isaiah 23 in the TNFD
Isaiah 23 in the TNT
Isaiah 23 in the TNTIK
Isaiah 23 in the TNTIL
Isaiah 23 in the TNTIN
Isaiah 23 in the TNTIP
Isaiah 23 in the TNTIZ
Isaiah 23 in the TOMA
Isaiah 23 in the TTENT
Isaiah 23 in the UBG
Isaiah 23 in the UGV
Isaiah 23 in the UGV2
Isaiah 23 in the UGV3
Isaiah 23 in the VBL
Isaiah 23 in the VDCC
Isaiah 23 in the YALU
Isaiah 23 in the YAPE
Isaiah 23 in the YBVTP
Isaiah 23 in the ZBP