Jeremiah 3 (BOICB)

1 “Ọ bụrụ na nwoke agbaara nwunye ya alụkwaghị m,nwanyị ahụ ahapụ ya pụọ ga lụrụ nwoke ọzọ,di mbụ ya ahụ, o kwesiri ịlaghachi ka ọ lụọkwa ya ọzọ?Ọ bụ na agaghị emerụ ala ahụ nke ukwuu?Ma unu ebiela ndụ dịka ndị akwụna nwere ọtụtụ ndị iko,ọ bụ ugbu a ka unu ga-alaghachikwute m?”otu ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara. 2 “Welie anya gị abụọ ma lee ebe niile nke dị elu nke ọhịa na-adịghị nʼala a,olee ebe gị na ndị ikom na-edinakọbeghị nʼịkwa iko?Ị na-anọ nʼakụkụ ụzọ niile na-eche ndị iko,na-anọkwa dịka onye Arebịa nʼọzara.Ị werela ịkwa iko gị niilena ihe ọjọọ gị merụọ ala a. 3 Ọ bụ nke a mere mmiri ji kwụsị izokwara unu,ọbụla dị mmiri nke na-ezo nʼoge ọkọchị.Nʼihi na unu bụ ndị akwụna,ndị ihere na-adịghị eme. 4 Ọ dịbeghị anya mgbe unu kpọrọ m, sị m,‘Nna m, ị bụ enyi m kemgbe m dị na nwantakịrị. 5 Iwe gị ọ ga-adịgide mgbe niile?Iwe gị dị ọkụ ọ ga-adịgide ebighị ebi?’Otu a ka unu si ekwu okwu,ma unu nọgidesịrị ike na-eme ihe ọjọọ niile unu nwere ike ime.” 6 Ozi a, nke si nʼọnụ ONYENWE ANYỊ pụta, rutere m aka nʼoge eze Josaya na-achị. Lee ihe ọ gwara m. “Ị hụla ihe Izrel na-ekwesighị ntụkwasị obi na-eme? Ọ gaala nʼelu ugwu ọbụla dị elu nakwa nʼokpuru osisi ndụ ọbụla, na-akwa iko nʼebe ahụ. 7 Echere m na mgbe o mesịrị ihe ndị a niile na ọ ga-alọghachikwute m, ma ọ lọtaghị. Nwanne ya nwanyị bụ Juda, onye na-ekwesighị ntụkwasị obi hụkwara ya. 8 Enyere m Izrel na-ekwesighị ntụkwasị obi akwụkwọ alụkwaghị m, chụpụ ya nʼihi ndụ ịkwa iko ya, ma lee na nwanne ya nwanyị onye na-ekwesịkwaghị ntụkwasị obi bụ Juda atụghị egwu. Ọ gakwara nʼihu ịkwa iko. 9 Ma nke a emeghị ka ihere mee ya. O merụọla ala, ọ na-akwakwa iko site nʼife nkume na osisi. 10 Nʼagbanyeghị nke a, nwanne ya nwanyị nke na-ekwesighị ntụkwasị obi, bụ Juda ejighị obi ya lọghachikwute m, maọbụ naanị nlọghachi aghụghọ,” otu a ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara. 11 Mgbe ahụ, ONYENWE ANYỊ sịrị m, “Izrel na-adaghachi azụ na-egosi onwe ya nʼonye ezi omume karịa Juda onye na-aghọ aghụghọ. 12 Gaa, kwusaa ozi a nʼụzọ ugwu, na-asị,“ ‘Lọta, gị Izrel nke na-ekwesighị ntụkwasị obi,’ otu a ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara,‘Agaghị m ewesokwa gị iwe ọzọ,nʼihi na abụ m onye obi ebere,’ otu a ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara,‘Agaghị m ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi. 13 Naanị nabata na ị bụ onye ikpe mara,na i nupula isi megide ONYENWE ANYỊ, bụ Chineke gị.Kwupụta na i werela onwe gị kesara ndị mba ọzọ dị iche ichenʼokpuru osisi ndụ niile,na ị jụkwara irubere m isi.’ ”Otu a ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara. 14 “Lọghachinụ unu ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi,” ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara, sị, “nʼihi abụ m di unu. M ga-ahọrọ unu, otu onye site nʼotu obodo na mmadụ abụọ site nʼotu agbụrụ. M ga-akpọghachi unu Zayọn. 15 Mgbe ahụ, aga m enye unu ndị ọzụzụ atụrụ masịrị m, ndị ga-eji amamihe na nghọta duo unu. 16 Nʼụbọchị ahụ, mgbe ọnụọgụgụ unu mụbara dị ukwuu nʼala ahụ,” otu ka ONYENWE ANYỊ kwubiri ya, “ndị mmadụ agaghị asịkwa ọzọ, ‘igbe ọgbụgba ndụ nke ONYENWE ANYỊ.’ Ọ gaghị abakwa ha nʼobi maọbụ ha echeta ya; ọ gaghị adịkwa ha mkpa maọbụ emepụtakwa ọzọ. 17 Mgbe oge ahụ ruru, aha a ga-akpọ Jerusalem bụ Ocheeze ONYENWE ANYỊ. Mba niile kwa ga-ezukọta nʼebe ahụ ife m ofufe. Ha agakwaghị agbaso echiche obi ọjọọ ha. 18 Nʼụbọchị ahụ ndị Juda ga-adịnyere ndị Izrel, ha abụọ ga-ejikọta aka site nʼala ahụ dị nʼugwu bịa nʼala nke m nyere nna nna unu dịka ihe nketa.” 19 “Mụ onwe m kwuru sị,“ ‘Lee ka ọ ga-esi masị m imeso unu mmeso dịka unu bụ ụmụ m ndị ikom,nye unu ala dị mma nke ga-ewetara unu ọṅụ,nke bụ ihe nketa kachasị mma na mba niile.’Ana m eche na unu ga-akpọ m ‘Nna’ma hapụ iwezuga onwe unu site nʼịgbaso m. 20 Ma dịka nwunye na-ekwesighị ntụkwasị obi,i gosila onwe gị, O Izrel na ị bụ onye a na-ekwesighị ịtụkwasị obi”Otu a ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara. 21 A na-anụ ụzụ mkpu akwa nʼelu ugwu.Ọ bụ ụzụ akwa ụmụ Izrel ndị na-arịọ arịrịọnʼihi na ha ebiela ndụ mmehie;ha echefuokwala ONYENWE ANYỊ bụ Chineke ha. 22 “Lọghachinụ, unu bụ ndị na-adaghachi azụ.Mụ onwe m ga-agwọ unu ndaghachi azụ unu.” Ma unu na-aza sị, “E, anyị na-alọghachikwute gịnʼihi na gị onwe gị bụ ONYENWE ANYỊ Chineke anyị. 23 Nʼezie, aghụghọ, ka mkpọtụ ofufe nke arụsị niile,nʼelu ugwu nta dị iche iche na nʼelu ugwu niile bụ,nʼezie, nʼime ONYENWE ANYỊ, bụ Chineke anyịka nzọpụta Izrel dị. 24 Ma site mgbe anyị dị na nwantakịrị, ihe ihere ahụ eripịalamkpụrụ sitere na ndọgbu nʼọrụ nke nna nna anyị haigwe anụ ụlọ na ehi ha,ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom. 25 Ka anyị dinara ala nʼihere anyị,ka ọnọdụ oke ihere dịrị anyị kpuchikwa anyị.Anyị na nna nna anyị haemehiela megide ONYENWE ANYỊ Chineke anyị;site mgbe anyị dị na nwantakịrị ruo taao nwebeghị mgbe anyị ji rube isi ime ihe ONYENWE ANYỊ Chineke anyị nyere nʼiwu.”

In Other Versions

Jeremiah 3 in the ANGEFD

Jeremiah 3 in the ANTPNG2D

Jeremiah 3 in the AS21

Jeremiah 3 in the BAGH

Jeremiah 3 in the BBPNG

Jeremiah 3 in the BBT1E

Jeremiah 3 in the BDS

Jeremiah 3 in the BEV

Jeremiah 3 in the BHAD

Jeremiah 3 in the BIB

Jeremiah 3 in the BLPT

Jeremiah 3 in the BNT

Jeremiah 3 in the BNTABOOT

Jeremiah 3 in the BNTLV

Jeremiah 3 in the BOATCB

Jeremiah 3 in the BOATCB2

Jeremiah 3 in the BOBCV

Jeremiah 3 in the BOCNT

Jeremiah 3 in the BOECS

Jeremiah 3 in the BOGWICC

Jeremiah 3 in the BOHCB

Jeremiah 3 in the BOHCV

Jeremiah 3 in the BOHLNT

Jeremiah 3 in the BOHNTLTAL

Jeremiah 3 in the BOILNTAP

Jeremiah 3 in the BOITCV

Jeremiah 3 in the BOKCV

Jeremiah 3 in the BOKCV2

Jeremiah 3 in the BOKHWOG

Jeremiah 3 in the BOKSSV

Jeremiah 3 in the BOLCB

Jeremiah 3 in the BOLCB2

Jeremiah 3 in the BOMCV

Jeremiah 3 in the BONAV

Jeremiah 3 in the BONCB

Jeremiah 3 in the BONLT

Jeremiah 3 in the BONUT2

Jeremiah 3 in the BOPLNT

Jeremiah 3 in the BOSCB

Jeremiah 3 in the BOSNC

Jeremiah 3 in the BOTLNT

Jeremiah 3 in the BOVCB

Jeremiah 3 in the BOYCB

Jeremiah 3 in the BPBB

Jeremiah 3 in the BPH

Jeremiah 3 in the BSB

Jeremiah 3 in the CCB

Jeremiah 3 in the CUV

Jeremiah 3 in the CUVS

Jeremiah 3 in the DBT

Jeremiah 3 in the DGDNT

Jeremiah 3 in the DHNT

Jeremiah 3 in the DNT

Jeremiah 3 in the ELBE

Jeremiah 3 in the EMTV

Jeremiah 3 in the ESV

Jeremiah 3 in the FBV

Jeremiah 3 in the FEB

Jeremiah 3 in the GGMNT

Jeremiah 3 in the GNT

Jeremiah 3 in the HARY

Jeremiah 3 in the HNT

Jeremiah 3 in the IRVA

Jeremiah 3 in the IRVB

Jeremiah 3 in the IRVG

Jeremiah 3 in the IRVH

Jeremiah 3 in the IRVK

Jeremiah 3 in the IRVM

Jeremiah 3 in the IRVM2

Jeremiah 3 in the IRVO

Jeremiah 3 in the IRVP

Jeremiah 3 in the IRVT

Jeremiah 3 in the IRVT2

Jeremiah 3 in the IRVU

Jeremiah 3 in the ISVN

Jeremiah 3 in the JSNT

Jeremiah 3 in the KAPI

Jeremiah 3 in the KBT1ETNIK

Jeremiah 3 in the KBV

Jeremiah 3 in the KJV

Jeremiah 3 in the KNFD

Jeremiah 3 in the LBA

Jeremiah 3 in the LBLA

Jeremiah 3 in the LNT

Jeremiah 3 in the LSV

Jeremiah 3 in the MAAL

Jeremiah 3 in the MBV

Jeremiah 3 in the MBV2

Jeremiah 3 in the MHNT

Jeremiah 3 in the MKNFD

Jeremiah 3 in the MNG

Jeremiah 3 in the MNT

Jeremiah 3 in the MNT2

Jeremiah 3 in the MRS1T

Jeremiah 3 in the NAA

Jeremiah 3 in the NASB

Jeremiah 3 in the NBLA

Jeremiah 3 in the NBS

Jeremiah 3 in the NBVTP

Jeremiah 3 in the NET2

Jeremiah 3 in the NIV11

Jeremiah 3 in the NNT

Jeremiah 3 in the NNT2

Jeremiah 3 in the NNT3

Jeremiah 3 in the PDDPT

Jeremiah 3 in the PFNT

Jeremiah 3 in the RMNT

Jeremiah 3 in the SBIAS

Jeremiah 3 in the SBIBS

Jeremiah 3 in the SBIBS2

Jeremiah 3 in the SBICS

Jeremiah 3 in the SBIDS

Jeremiah 3 in the SBIGS

Jeremiah 3 in the SBIHS

Jeremiah 3 in the SBIIS

Jeremiah 3 in the SBIIS2

Jeremiah 3 in the SBIIS3

Jeremiah 3 in the SBIKS

Jeremiah 3 in the SBIKS2

Jeremiah 3 in the SBIMS

Jeremiah 3 in the SBIOS

Jeremiah 3 in the SBIPS

Jeremiah 3 in the SBISS

Jeremiah 3 in the SBITS

Jeremiah 3 in the SBITS2

Jeremiah 3 in the SBITS3

Jeremiah 3 in the SBITS4

Jeremiah 3 in the SBIUS

Jeremiah 3 in the SBIVS

Jeremiah 3 in the SBT

Jeremiah 3 in the SBT1E

Jeremiah 3 in the SCHL

Jeremiah 3 in the SNT

Jeremiah 3 in the SUSU

Jeremiah 3 in the SUSU2

Jeremiah 3 in the SYNO

Jeremiah 3 in the TBIAOTANT

Jeremiah 3 in the TBT1E

Jeremiah 3 in the TBT1E2

Jeremiah 3 in the TFTIP

Jeremiah 3 in the TFTU

Jeremiah 3 in the TGNTATF3T

Jeremiah 3 in the THAI

Jeremiah 3 in the TNFD

Jeremiah 3 in the TNT

Jeremiah 3 in the TNTIK

Jeremiah 3 in the TNTIL

Jeremiah 3 in the TNTIN

Jeremiah 3 in the TNTIP

Jeremiah 3 in the TNTIZ

Jeremiah 3 in the TOMA

Jeremiah 3 in the TTENT

Jeremiah 3 in the UBG

Jeremiah 3 in the UGV

Jeremiah 3 in the UGV2

Jeremiah 3 in the UGV3

Jeremiah 3 in the VBL

Jeremiah 3 in the VDCC

Jeremiah 3 in the YALU

Jeremiah 3 in the YAPE

Jeremiah 3 in the YBVTP

Jeremiah 3 in the ZBP