Zephaniah 2 (BOICB)
1 Chịkọtaanụ onwe unu, e, chịkọtaanụ onwe unu,unu ndị mba ihe ihere dịrị. 2 Tupu ụkpụrụ ahụ ewere ọnọdụ,a chịpụ ụbọchị ahụ dịka igbugbo ọka nke ikuku na-ebufu,tupu iwe ọkụ Onyenwe anyịabịakwasị gị,tupu ụbọchị ọnụma nke ONYENWE ANYỊabịakwasị gị. 3 Chọọnụ ONYENWE ANYỊ, unu ndị niile dị umeala nʼobi nọ nʼala ahụ,unu bụ ndị na-eme ihe o nyere nʼiwu.Gbasoonụ ezi omume, gbasoonụ ịdị umeala nʼobi,ma eleghị anya, a ga-echebe ununʼụbọchị iwe ONYENWE ANYỊ. 4 Nʼihi na o nwekwaghị ndị ga-ebi nʼobodo Gaza,obodo Ashkelọn ga-atọgbọrọ nʼefu.Nʼetiti ehihie ka a ga-ekpochapụ ndị niile bi nʼAshdọd;a ga-ehopukwa Ekrọn. 5 Ahụhụ dịrị unu ndị bi nʼakụkụ oke osimiri,unu bụ ndị Keret;okwu ONYENWE ANYỊ na-emegide unu,Kenan, ala ndị Filistia.Ọ sịrị, “Aga m ala gị nʼiyi,ruo na ọ dịghị onye ga-afọdụ ndụ nʼime gị.” 6 Ala nke dị nʼakụkụ oke osimiri ahụ,ga-aghọ ebe ahịhịa jupụtara nye ndị ọzụzụ atụrụna ọgba igwe ewu na atụrụ. 7 Ala nke dị nʼakụkụ oke osimiriga-aghọ ala nke ndị ahụ fọdụrụ na Juda,ebe ha ga-achọtara anụ ụlọ ha ahịhịa.Ha ga-anọkwa nʼụlọ ndị Ashkelọn nke tọgbọrọ nʼefu,dinaa ala zuru ike nʼoge uhuruchi. ONYENWE ANYỊ Chineke ha ga-elekọta ha,mekwaa ka ha nwetaghachi ihe nketa ha niile. 8 “Anụla m okwu ọjọọ niile, nke ndị Moab,na ịkwa emo niile nke ndị Amọn,nụkwa ịbasị mba ike ha megide ndị nke mna-anya isi na ha ga-ewere ala ha. 9 Nʼihi ya, dịka m na-adị ndụ,”otu a ka ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile,bụ Chineke Izrel, kwubiri ya,“aghaghị m ime ka Moab dịrị ka Sọdọm,mekwaa ka Amọn dịka Gọmọra.Ha ga-aghọ ala ebe ahịhịa na-adụ ogwu ogwu na-eru, ebe olulu nnu jupụtara,na ebe tọgbọrọ nʼefu ruo mgbe ebighị ebi.Ndị m, ndị fọdụrụ ga-akwakọrọ akụnụba ha,ndị fọdụrụ ndụ na mba m ga-eketa ala ha.” 10 Ihe ndị a bụ ụgwọ ọrụ ha ga-anata nʼihi ịnya isi ha,na nʼihi nkọcha na ịkwa emo ha megidendị nke ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile. 11 Onye dị egwu ka ONYENWE ANYỊ ga-abụ nʼebe ha nọ,mgbe ọ lara chi niile nke ụwa nʼiyi.Mba niile dị nʼebe dị anya ga-akpọ isiala nye ya,onye ọbụla nʼala nke aka ya nʼụwa niile. 12 “Unu ndị Itiopia,a ghaghị iji mma agha gbuo unu.” 13 Ọ ga-esetipụ aka ya megide ndị bi nʼakụkụ ugwu,laa Asịrịa nʼiyi.Ninive ga-aghọ ebe tọgbọrọ nʼefu,ọ ga-aghọkwa ala kpọrọ nkụ, dịka ọzara. 14 Igwe anụmanụ dị iche iche na igwe ehi ga-amakpu nʼebe ahụ,ha na ihe e kere eke dị iche iche.Ikwighịkwighị nke ọzara na okwologa-anọ ọnọdụ abalị nʼisi ogidi ya niile ahụ.Ụda olu ha ka a ga-anụ site na mpio-ikuku,mkpọmkpọ aja ga-adị na mbata nke ọnụ ụzọ niile,ibo ọnụ ụzọ niile e ji osisi sida mee ga-egherekwa oghe. 15 Nke a bụ obodo ukwu ahụ, nke na-aṅụrị ọṅụ oriri,nke na-ebikwa na-enweghị ihe egwu ọbụla;nke na-asị onwe ya,“Ọ bụ mụ onwe m! Ọ dịghị onye ọzọ ma ewezuga m.”Ma ugbu a, lee otu o si bụrụ ebe tọgbọrọ nʼefu;lee ka o si bụrụ ebe ụmụ anụ ọhịa bi.Onye ọbụla si nʼakụkụ ya na-agafe aghaghị ịma ọsụ,ma fufekwaa isi ya.
In Other Versions
Zephaniah 2 in the ANGEFD
Zephaniah 2 in the ANTPNG2D
Zephaniah 2 in the AS21
Zephaniah 2 in the BAGH
Zephaniah 2 in the BBPNG
Zephaniah 2 in the BBT1E
Zephaniah 2 in the BDS
Zephaniah 2 in the BEV
Zephaniah 2 in the BHAD
Zephaniah 2 in the BIB
Zephaniah 2 in the BLPT
Zephaniah 2 in the BNT
Zephaniah 2 in the BNTABOOT
Zephaniah 2 in the BNTLV
Zephaniah 2 in the BOATCB
Zephaniah 2 in the BOATCB2
Zephaniah 2 in the BOBCV
Zephaniah 2 in the BOCNT
Zephaniah 2 in the BOECS
Zephaniah 2 in the BOGWICC
Zephaniah 2 in the BOHCB
Zephaniah 2 in the BOHCV
Zephaniah 2 in the BOHLNT
Zephaniah 2 in the BOHNTLTAL
Zephaniah 2 in the BOILNTAP
Zephaniah 2 in the BOITCV
Zephaniah 2 in the BOKCV
Zephaniah 2 in the BOKCV2
Zephaniah 2 in the BOKHWOG
Zephaniah 2 in the BOKSSV
Zephaniah 2 in the BOLCB
Zephaniah 2 in the BOLCB2
Zephaniah 2 in the BOMCV
Zephaniah 2 in the BONAV
Zephaniah 2 in the BONCB
Zephaniah 2 in the BONLT
Zephaniah 2 in the BONUT2
Zephaniah 2 in the BOPLNT
Zephaniah 2 in the BOSCB
Zephaniah 2 in the BOSNC
Zephaniah 2 in the BOTLNT
Zephaniah 2 in the BOVCB
Zephaniah 2 in the BOYCB
Zephaniah 2 in the BPBB
Zephaniah 2 in the BPH
Zephaniah 2 in the BSB
Zephaniah 2 in the CCB
Zephaniah 2 in the CUV
Zephaniah 2 in the CUVS
Zephaniah 2 in the DBT
Zephaniah 2 in the DGDNT
Zephaniah 2 in the DHNT
Zephaniah 2 in the DNT
Zephaniah 2 in the ELBE
Zephaniah 2 in the EMTV
Zephaniah 2 in the ESV
Zephaniah 2 in the FBV
Zephaniah 2 in the FEB
Zephaniah 2 in the GGMNT
Zephaniah 2 in the GNT
Zephaniah 2 in the HARY
Zephaniah 2 in the HNT
Zephaniah 2 in the IRVA
Zephaniah 2 in the IRVB
Zephaniah 2 in the IRVG
Zephaniah 2 in the IRVH
Zephaniah 2 in the IRVK
Zephaniah 2 in the IRVM
Zephaniah 2 in the IRVM2
Zephaniah 2 in the IRVO
Zephaniah 2 in the IRVP
Zephaniah 2 in the IRVT
Zephaniah 2 in the IRVT2
Zephaniah 2 in the IRVU
Zephaniah 2 in the ISVN
Zephaniah 2 in the JSNT
Zephaniah 2 in the KAPI
Zephaniah 2 in the KBT1ETNIK
Zephaniah 2 in the KBV
Zephaniah 2 in the KJV
Zephaniah 2 in the KNFD
Zephaniah 2 in the LBA
Zephaniah 2 in the LBLA
Zephaniah 2 in the LNT
Zephaniah 2 in the LSV
Zephaniah 2 in the MAAL
Zephaniah 2 in the MBV
Zephaniah 2 in the MBV2
Zephaniah 2 in the MHNT
Zephaniah 2 in the MKNFD
Zephaniah 2 in the MNG
Zephaniah 2 in the MNT
Zephaniah 2 in the MNT2
Zephaniah 2 in the MRS1T
Zephaniah 2 in the NAA
Zephaniah 2 in the NASB
Zephaniah 2 in the NBLA
Zephaniah 2 in the NBS
Zephaniah 2 in the NBVTP
Zephaniah 2 in the NET2
Zephaniah 2 in the NIV11
Zephaniah 2 in the NNT
Zephaniah 2 in the NNT2
Zephaniah 2 in the NNT3
Zephaniah 2 in the PDDPT
Zephaniah 2 in the PFNT
Zephaniah 2 in the RMNT
Zephaniah 2 in the SBIAS
Zephaniah 2 in the SBIBS
Zephaniah 2 in the SBIBS2
Zephaniah 2 in the SBICS
Zephaniah 2 in the SBIDS
Zephaniah 2 in the SBIGS
Zephaniah 2 in the SBIHS
Zephaniah 2 in the SBIIS
Zephaniah 2 in the SBIIS2
Zephaniah 2 in the SBIIS3
Zephaniah 2 in the SBIKS
Zephaniah 2 in the SBIKS2
Zephaniah 2 in the SBIMS
Zephaniah 2 in the SBIOS
Zephaniah 2 in the SBIPS
Zephaniah 2 in the SBISS
Zephaniah 2 in the SBITS
Zephaniah 2 in the SBITS2
Zephaniah 2 in the SBITS3
Zephaniah 2 in the SBITS4
Zephaniah 2 in the SBIUS
Zephaniah 2 in the SBIVS
Zephaniah 2 in the SBT
Zephaniah 2 in the SBT1E
Zephaniah 2 in the SCHL
Zephaniah 2 in the SNT
Zephaniah 2 in the SUSU
Zephaniah 2 in the SUSU2
Zephaniah 2 in the SYNO
Zephaniah 2 in the TBIAOTANT
Zephaniah 2 in the TBT1E
Zephaniah 2 in the TBT1E2
Zephaniah 2 in the TFTIP
Zephaniah 2 in the TFTU
Zephaniah 2 in the TGNTATF3T
Zephaniah 2 in the THAI
Zephaniah 2 in the TNFD
Zephaniah 2 in the TNT
Zephaniah 2 in the TNTIK
Zephaniah 2 in the TNTIL
Zephaniah 2 in the TNTIN
Zephaniah 2 in the TNTIP
Zephaniah 2 in the TNTIZ
Zephaniah 2 in the TOMA
Zephaniah 2 in the TTENT
Zephaniah 2 in the UBG
Zephaniah 2 in the UGV
Zephaniah 2 in the UGV2
Zephaniah 2 in the UGV3
Zephaniah 2 in the VBL
Zephaniah 2 in the VDCC
Zephaniah 2 in the YALU
Zephaniah 2 in the YAPE
Zephaniah 2 in the YBVTP
Zephaniah 2 in the ZBP