Isaiah 22 (BOICB)

1 Amụma megide ndagwurugwu nke ọhụ.Ọ bụkwa gịnị na-eme unu ugbu anke mere na unu niile rịgooro nʼelu ụlọ? 2 Gị obodo jupụtara nʼoke ọgbaaghara,gị obodo oke ụzụ na-aṅụrị obi ụtọ?Ndị unu niile nwụrụ anwụghị nʼime ọgbọ agha,ma ọ bụkwanụ site na mma agha. 3 Ndịisi unu niile agbapụchaala.E jidechara ha niile na-enweghị àkụ ọbụla a gbapụrụ.Unu niile e jidere ka a dọkpụụrụ nʼotu dịka ndị mkpọrọbụ ndị ahụ gbapụrụ ọsọ mgbe ndị iro ka nọrịị ebe dị anya. 4 Nʼihi nke a, asịrị m, “Lepụnụ m anya ka m nọọrọ onwe m;ka m bee akwa dị ilu.Unu anwakwala ịkasị m obi,nʼihi mbibi e bibiri ndị m.” 5 Onyenwe anyị, bụ ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile, nwee otu ụbọchịụbọchị ọgbaaghara na nzọda na ihe nke ịgba mmadụ gharịị,nʼime ndagwurugwu nke ọhụ,ọ bụ ụbọchị itida mgbidina nke itiku ugwu niile mkpu akwa. 6 Elam bu akpa àkụ,ya na ndị nọkwasịrị nʼelu ụgbọala na ịnyịnya ha;Kia ewepụtakwala ọta. 7 Ụgbọala jupụtara na ndagwurugwu unu niile mara mma;ndị na-agba ịnyịnya anọchisiela ọnụ ụzọ niile e si abanye nʼobodo unu. 8 Onyenwe anyị wezugara ihe nchedo niile nke Juda,nʼụbọchị ahụ unu legidere anyana ngwa agha dị nʼỤlọeze dị nʼOke ọhịa. 9 Unu hụrụ na mgbidi obodo Devidnwere ọtụtụ mgbawa nʼebe dị iche iche na ya.Unu chekọtara mmirinʼọdọ mmiri nke ala ala. 10 Unu gụrụ ụlọ dị na Jerusalem ọnụ,tiwaa ụfọdụ ụlọ iji mee ka mgbidi sie ike. 11 Unu gwuru ọdọ mmiri nʼetiti mgbidi abụọmaka ichekwa mmiri si nʼọdọ mmiri ochie,ma unu elekwasịghị Onye ahụ kere ya anya,unu ejikwaghị Onye ahụ tụrụ atụmatụ ya site na mgbe gara aga kpọrọ ihe. 12 Onyenwe anyị, ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile,kpọrọ unu ụbọchị ahụka unu kwaa akwa, ruo ụjụ,kpụchaa agịrị isi unu ma yirikwa akwa mkpe. 13 Ma lee, e nwere obi ụtọ, na-egwuri egwu;igbu ehi na igbu atụrụ,iri anụ nakwa ịṅụ mmanya.Unu na-asị, “Ka anyị rienụ, ṅụọkwanụ,nʼihi na echi ka anyị ga-anwụ.” 14 ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile, ekpugheerala m mee ka m nụrụ, “Nʼezie, agaghị ekpuchiri unu mmehie a ruo ụbọchị unu ga-anwụ.” Ọ bụ ihe Onyenwe anyị, bụ ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru. 15 Otu a ka Onyenwe anyị, bụ ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile, kwuru:“Gaa, gwa odozi akụ a bụ Shebna,nke bụ onye na-elekọta ụlọ ukwu eze: 16 Gịnị ka ị na-eme nʼebe a, onye nyekwara gị ikikena i gwuwaara onwe gị ili nʼebe a,na-egwuwakwa ili gị nʼebe dị eluna-akapụtara onwe gị ebe izuike nʼime nkume ahụ? 17 “Kpachara anya, ONYENWE ANYỊ na-aga ịkpata gị aka,tufuo gị nʼebe dị anya, gị dike na nwoke. 18 Ọ ga-afịkọta gị okirikiri dịka bọlụ,tufuo gị nʼobodo sara mbara.Nʼebe ahụ ka ị ga-anọ nwụọ,nʼebe ahụ kwa ka ụgbọala gị nke i ji anya isiga-aghọ ihe ihere nye ezinaụlọ onyenwe gị. 19 Onyenwe anyị ga-achụpụkwa gị site nʼọkwa gị,na sitekwa nʼọnọdụ gị dị elu, dọda gị nʼala. 20 “Nʼụbọchị ahụ, aga m akpọ ohu m, Eliakịm, nwa Hilkaya. 21 Aga m eyikwasị ya uwe ọrụ gị, kekwasịkwa ya ihe ike nʼukwu, werekwa ike ọchịchị ahụ i nwere na mbụ nyefee ya. Ọ ga-abụkwara ndị Jerusalem na ndị Juda nna. 22 Aga m enyefekwa ya nʼaka ihe ntụghe ụzọ nke ụlọ Devid. A ga-emeghe ihe niile ọ sị na a ga-emeghe, mechiekwa ihe niile ọ sị na a ga-emechi, 23 Aga m eme ka o guzosie ike dịka ǹtu a kpọgidere nʼaja ụlọ. Ocheeze ya ga-ewetara ụlọ nna ya nsọpụrụ. 24 A ga-ekokwasị ya ebube nke ezinaụlọ ya, ụmụ ya na ụmụ ụmụ ya, ihe niile nke dị nta, site na ite na efere, sitekwa nʼọba ruo na karama niile. 25 “Nʼụbọchị ahụ,” ka ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile kwubiri, “Nʼoge ahụ, ǹtu ahụ a kpọgidesịrị ike nʼaja ụlọ ga-apụ nʼọnọdụ ya, a ga-akpajipụ ya ọ dapụ nʼala. Ibu niile nke kokwasịrị nʼelu ya ka a ga-egbuda nʼala.” Nʼihi na ONYENWE ANYỊ ekwuola ya.

In Other Versions

Isaiah 22 in the ANGEFD

Isaiah 22 in the ANTPNG2D

Isaiah 22 in the AS21

Isaiah 22 in the BAGH

Isaiah 22 in the BBPNG

Isaiah 22 in the BBT1E

Isaiah 22 in the BDS

Isaiah 22 in the BEV

Isaiah 22 in the BHAD

Isaiah 22 in the BIB

Isaiah 22 in the BLPT

Isaiah 22 in the BNT

Isaiah 22 in the BNTABOOT

Isaiah 22 in the BNTLV

Isaiah 22 in the BOATCB

Isaiah 22 in the BOATCB2

Isaiah 22 in the BOBCV

Isaiah 22 in the BOCNT

Isaiah 22 in the BOECS

Isaiah 22 in the BOGWICC

Isaiah 22 in the BOHCB

Isaiah 22 in the BOHCV

Isaiah 22 in the BOHLNT

Isaiah 22 in the BOHNTLTAL

Isaiah 22 in the BOILNTAP

Isaiah 22 in the BOITCV

Isaiah 22 in the BOKCV

Isaiah 22 in the BOKCV2

Isaiah 22 in the BOKHWOG

Isaiah 22 in the BOKSSV

Isaiah 22 in the BOLCB

Isaiah 22 in the BOLCB2

Isaiah 22 in the BOMCV

Isaiah 22 in the BONAV

Isaiah 22 in the BONCB

Isaiah 22 in the BONLT

Isaiah 22 in the BONUT2

Isaiah 22 in the BOPLNT

Isaiah 22 in the BOSCB

Isaiah 22 in the BOSNC

Isaiah 22 in the BOTLNT

Isaiah 22 in the BOVCB

Isaiah 22 in the BOYCB

Isaiah 22 in the BPBB

Isaiah 22 in the BPH

Isaiah 22 in the BSB

Isaiah 22 in the CCB

Isaiah 22 in the CUV

Isaiah 22 in the CUVS

Isaiah 22 in the DBT

Isaiah 22 in the DGDNT

Isaiah 22 in the DHNT

Isaiah 22 in the DNT

Isaiah 22 in the ELBE

Isaiah 22 in the EMTV

Isaiah 22 in the ESV

Isaiah 22 in the FBV

Isaiah 22 in the FEB

Isaiah 22 in the GGMNT

Isaiah 22 in the GNT

Isaiah 22 in the HARY

Isaiah 22 in the HNT

Isaiah 22 in the IRVA

Isaiah 22 in the IRVB

Isaiah 22 in the IRVG

Isaiah 22 in the IRVH

Isaiah 22 in the IRVK

Isaiah 22 in the IRVM

Isaiah 22 in the IRVM2

Isaiah 22 in the IRVO

Isaiah 22 in the IRVP

Isaiah 22 in the IRVT

Isaiah 22 in the IRVT2

Isaiah 22 in the IRVU

Isaiah 22 in the ISVN

Isaiah 22 in the JSNT

Isaiah 22 in the KAPI

Isaiah 22 in the KBT1ETNIK

Isaiah 22 in the KBV

Isaiah 22 in the KJV

Isaiah 22 in the KNFD

Isaiah 22 in the LBA

Isaiah 22 in the LBLA

Isaiah 22 in the LNT

Isaiah 22 in the LSV

Isaiah 22 in the MAAL

Isaiah 22 in the MBV

Isaiah 22 in the MBV2

Isaiah 22 in the MHNT

Isaiah 22 in the MKNFD

Isaiah 22 in the MNG

Isaiah 22 in the MNT

Isaiah 22 in the MNT2

Isaiah 22 in the MRS1T

Isaiah 22 in the NAA

Isaiah 22 in the NASB

Isaiah 22 in the NBLA

Isaiah 22 in the NBS

Isaiah 22 in the NBVTP

Isaiah 22 in the NET2

Isaiah 22 in the NIV11

Isaiah 22 in the NNT

Isaiah 22 in the NNT2

Isaiah 22 in the NNT3

Isaiah 22 in the PDDPT

Isaiah 22 in the PFNT

Isaiah 22 in the RMNT

Isaiah 22 in the SBIAS

Isaiah 22 in the SBIBS

Isaiah 22 in the SBIBS2

Isaiah 22 in the SBICS

Isaiah 22 in the SBIDS

Isaiah 22 in the SBIGS

Isaiah 22 in the SBIHS

Isaiah 22 in the SBIIS

Isaiah 22 in the SBIIS2

Isaiah 22 in the SBIIS3

Isaiah 22 in the SBIKS

Isaiah 22 in the SBIKS2

Isaiah 22 in the SBIMS

Isaiah 22 in the SBIOS

Isaiah 22 in the SBIPS

Isaiah 22 in the SBISS

Isaiah 22 in the SBITS

Isaiah 22 in the SBITS2

Isaiah 22 in the SBITS3

Isaiah 22 in the SBITS4

Isaiah 22 in the SBIUS

Isaiah 22 in the SBIVS

Isaiah 22 in the SBT

Isaiah 22 in the SBT1E

Isaiah 22 in the SCHL

Isaiah 22 in the SNT

Isaiah 22 in the SUSU

Isaiah 22 in the SUSU2

Isaiah 22 in the SYNO

Isaiah 22 in the TBIAOTANT

Isaiah 22 in the TBT1E

Isaiah 22 in the TBT1E2

Isaiah 22 in the TFTIP

Isaiah 22 in the TFTU

Isaiah 22 in the TGNTATF3T

Isaiah 22 in the THAI

Isaiah 22 in the TNFD

Isaiah 22 in the TNT

Isaiah 22 in the TNTIK

Isaiah 22 in the TNTIL

Isaiah 22 in the TNTIN

Isaiah 22 in the TNTIP

Isaiah 22 in the TNTIZ

Isaiah 22 in the TOMA

Isaiah 22 in the TTENT

Isaiah 22 in the UBG

Isaiah 22 in the UGV

Isaiah 22 in the UGV2

Isaiah 22 in the UGV3

Isaiah 22 in the VBL

Isaiah 22 in the VDCC

Isaiah 22 in the YALU

Isaiah 22 in the YAPE

Isaiah 22 in the YBVTP

Isaiah 22 in the ZBP