Isaiah 3 (BOICB)
1 Nʼihi na, lee, Onyenwe anyị,bụ ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile,na-akwado isite na Jerusalem na Judawezuga ihe nnweta na ihe nkwado niile,ya na ihe oriri niile na mmiri ọṅụṅụ niile. 2 Ọ ga-ewezugakwa ndị bụ dike nʼetiti ha, na onye agha,na onye ikpe, na onye amụma,na onye na-ajụ ase, na ndị okenye ha, 3 na onyeisi agha na-achị ndị agha iri ise, na onye a na-asọpụrụ,na onye ndụmọdụ, na onye ọka maara ọrụ, na onye nwere ezi mmụọ nghọta ịkọ mmadụ ibe ya ọgwụ. 4 “Aga m eme ka ụmụ okorobịa ghọọ ndị ozi ha,meekwa ka ụmụ na-aṅụ ara bụrụ ndị ịchị isi dị nʼaka ha.” 5 Ndị mmadụ ga-emegbu ibe ha,otu onye megide onye ọzọ, onye agbataobi megide onye agbataobi ibe ya.Ụmụ okorobịa ga-ebili megide ndị okenye,ndị a na-elelị ga-emegide ndị a na-asọpụrụ. 6 Otu nwoke ga-ejide nwanne ya nwokenʼụlọ nna ya sị ya,“I nwere akwa mgbochi, bụrụ onyendu anyị;lekọta mkpọmkpọ ebe a anya.” 7 Ma ọ ga-azaghachi nʼụbọchị ahụ sị,“O nweghị ihe m pụrụ ime.Enweghị m nri maọbụ akwa mgbochi nʼụlọ m.Emela m onyendu ndị a.” 8 Lee na Jerusalem na-asọ ngọngọ.Juda na-adakwa.Nʼihi na ndị bi nʼime ya ekwujọọla ONYENWE ANYỊ.Ha na-elelịkwa, ma na-enupu isi nʼebube Onyenwe anyị. 9 Ihu ha na-egosi ihe ha bụ. Ọ na-ezipụta ajọ omume ha.Ha na-anya isi nʼime mmehie ha dịka Sọdọm.Ihere adịghịkwa eme ha.Ahụhụ ga-adịrị ha,nʼihi na ha ejirila aka ha kpatara onwe ha ahụhụ. 10 Zie ndị ezi omume niile ozi sị ha, na ihe ga-agara ha nke ọma,nʼihi na mkpụrụ sitere nʼomume ha niile ka ha ga-eri. 11 Ma gwa ndị na-emebi iwu na ahụhụ dịrị ha.Mbibi adakwasịla ha!Ha ga-eketa oke ruoru ha,nʼihi ihe aka ha kpataara ha. 12 Ụmụ okorobịa na-emegbu ndị m,ụmụ nwanyị na-achịkwa ha.Ndị m, lee na ndị na-achị unu na-eduhie unu ụzọ.Ha na-eme ka unu kpafuo; ha esitela nʼezi ụzọ wezuga unu. 13 ONYENWE ANYỊ anyị ewerela ọnọdụ ya nʼụlọikpe;ọ na-eguzo ikpe ndị ya niile ikpe. 14 Onyenwe anyị na-aba nʼikpemegide ndị okenye na ndị ndu nke ndị ya niile.Ọ bụ unu bụ ndị lara ubi vaịnị m nʼiyi;ihe unu ji aka ike pụnara ndị ogbenye jupụtara nʼụlọ unu. 15 Gịnị mere unu ji azọpịa ndị m,“Gịnị mere unu ji si otu a na-egwepịa ihu ndị ogbenye?”Otu a ka Onyenwe anyị, bụ ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile kwupụtara. 16 Ọzọkwa, ONYENWE ANYỊ kwuru sị,“Ndị inyom Zayọn bụ ndị mpako.Ha ji olu e setịrị eseti,na anya na-achọgharị ndị ikom ha ga-aghọgbuta na-ejegharị.Ha na-ejegharịkwa na-arọ mma na-aṅagharịkwa ukwu,na-emekwa ka ihe ịchọ mma ọla ụkwụ ha na-ada ụda. 17 Nʼihi ya, Onyenwe anyị ga-eme ka ọnya jupụta nʼisi ndị inyom Zayọn, ONYENWE ANYỊ ga-emekwa ka ha gharakwa inwe agịrị isi nʼisi ha.” 18 Nʼụbọchị ahụ, Onyenwe anyị ga-anapụ ha ihe ịchọ mma ha niile, ma mgbaaka, ma ịchafọ ịgbado isi, ma ihe olu nke dị nʼụdịdị ọnwa ọhụrụ, 19 ma ọlantị, ma mgbaaka, ma akwa e ji ekpuchi ihu, 20 ma akwa ha na-eyi nʼisi, na ọla ụkwụ, ma ihe ha na-eke nʼukwu, ma karama mmanụ isi ụtọ, ma ọgwụ dị iche iche; 21 ma ọlaaka ha niile na ọla imi ha niile, 22 ma uwe mmemme ha niile ma uwe mwụda niile, ma akwa akwa mgbochi, ma akpa nta niile, 23 ma enyo ha niile, ma akwa ọcha niile, ma okpu ọma niile, ma mgbokwasị ha niile. 24 Nʼọnọdụ ụda ọma, ha ga-esi ure ure;nʼọnọdụ ihe ike nʼukwu, ha ga-ekekwasị onwe ha eriri;nʼọnọdụ agịrị isi e doziri edozi, ha agaghị enwe ọ bụladị otu agịrị isi;nʼọnọdụ akwa ọcha, ọ bụ akwa mkpe ka ha ga-eyi;nʼọnọdụ ịma mma, anụ ahụ ha ga-achakpọsị. 25 Ndị ikom unu ka a ga-eji mma agha gbuo,ndị bụ dike ka a ga-egbu nʼagha. 26 Ọnụ ụzọ ama niile nke Zayọn ga-eti mkpu akwa ruokwa ụjụ.Ọ ga-atọgbọrọ nʼefu. Ọ ga-anọdụ nʼala.
In Other Versions
Isaiah 3 in the ANGEFD
Isaiah 3 in the ANTPNG2D
Isaiah 3 in the AS21
Isaiah 3 in the BAGH
Isaiah 3 in the BBPNG
Isaiah 3 in the BBT1E
Isaiah 3 in the BDS
Isaiah 3 in the BEV
Isaiah 3 in the BHAD
Isaiah 3 in the BIB
Isaiah 3 in the BLPT
Isaiah 3 in the BNT
Isaiah 3 in the BNTABOOT
Isaiah 3 in the BNTLV
Isaiah 3 in the BOATCB
Isaiah 3 in the BOATCB2
Isaiah 3 in the BOBCV
Isaiah 3 in the BOCNT
Isaiah 3 in the BOECS
Isaiah 3 in the BOGWICC
Isaiah 3 in the BOHCB
Isaiah 3 in the BOHCV
Isaiah 3 in the BOHLNT
Isaiah 3 in the BOHNTLTAL
Isaiah 3 in the BOILNTAP
Isaiah 3 in the BOITCV
Isaiah 3 in the BOKCV
Isaiah 3 in the BOKCV2
Isaiah 3 in the BOKHWOG
Isaiah 3 in the BOKSSV
Isaiah 3 in the BOLCB
Isaiah 3 in the BOLCB2
Isaiah 3 in the BOMCV
Isaiah 3 in the BONAV
Isaiah 3 in the BONCB
Isaiah 3 in the BONLT
Isaiah 3 in the BONUT2
Isaiah 3 in the BOPLNT
Isaiah 3 in the BOSCB
Isaiah 3 in the BOSNC
Isaiah 3 in the BOTLNT
Isaiah 3 in the BOVCB
Isaiah 3 in the BOYCB
Isaiah 3 in the BPBB
Isaiah 3 in the BPH
Isaiah 3 in the BSB
Isaiah 3 in the CCB
Isaiah 3 in the CUV
Isaiah 3 in the CUVS
Isaiah 3 in the DBT
Isaiah 3 in the DGDNT
Isaiah 3 in the DHNT
Isaiah 3 in the DNT
Isaiah 3 in the ELBE
Isaiah 3 in the EMTV
Isaiah 3 in the ESV
Isaiah 3 in the FBV
Isaiah 3 in the FEB
Isaiah 3 in the GGMNT
Isaiah 3 in the GNT
Isaiah 3 in the HARY
Isaiah 3 in the HNT
Isaiah 3 in the IRVA
Isaiah 3 in the IRVB
Isaiah 3 in the IRVG
Isaiah 3 in the IRVH
Isaiah 3 in the IRVK
Isaiah 3 in the IRVM
Isaiah 3 in the IRVM2
Isaiah 3 in the IRVO
Isaiah 3 in the IRVP
Isaiah 3 in the IRVT
Isaiah 3 in the IRVT2
Isaiah 3 in the IRVU
Isaiah 3 in the ISVN
Isaiah 3 in the JSNT
Isaiah 3 in the KAPI
Isaiah 3 in the KBT1ETNIK
Isaiah 3 in the KBV
Isaiah 3 in the KJV
Isaiah 3 in the KNFD
Isaiah 3 in the LBA
Isaiah 3 in the LBLA
Isaiah 3 in the LNT
Isaiah 3 in the LSV
Isaiah 3 in the MAAL
Isaiah 3 in the MBV
Isaiah 3 in the MBV2
Isaiah 3 in the MHNT
Isaiah 3 in the MKNFD
Isaiah 3 in the MNG
Isaiah 3 in the MNT
Isaiah 3 in the MNT2
Isaiah 3 in the MRS1T
Isaiah 3 in the NAA
Isaiah 3 in the NASB
Isaiah 3 in the NBLA
Isaiah 3 in the NBS
Isaiah 3 in the NBVTP
Isaiah 3 in the NET2
Isaiah 3 in the NIV11
Isaiah 3 in the NNT
Isaiah 3 in the NNT2
Isaiah 3 in the NNT3
Isaiah 3 in the PDDPT
Isaiah 3 in the PFNT
Isaiah 3 in the RMNT
Isaiah 3 in the SBIAS
Isaiah 3 in the SBIBS
Isaiah 3 in the SBIBS2
Isaiah 3 in the SBICS
Isaiah 3 in the SBIDS
Isaiah 3 in the SBIGS
Isaiah 3 in the SBIHS
Isaiah 3 in the SBIIS
Isaiah 3 in the SBIIS2
Isaiah 3 in the SBIIS3
Isaiah 3 in the SBIKS
Isaiah 3 in the SBIKS2
Isaiah 3 in the SBIMS
Isaiah 3 in the SBIOS
Isaiah 3 in the SBIPS
Isaiah 3 in the SBISS
Isaiah 3 in the SBITS
Isaiah 3 in the SBITS2
Isaiah 3 in the SBITS3
Isaiah 3 in the SBITS4
Isaiah 3 in the SBIUS
Isaiah 3 in the SBIVS
Isaiah 3 in the SBT
Isaiah 3 in the SBT1E
Isaiah 3 in the SCHL
Isaiah 3 in the SNT
Isaiah 3 in the SUSU
Isaiah 3 in the SUSU2
Isaiah 3 in the SYNO
Isaiah 3 in the TBIAOTANT
Isaiah 3 in the TBT1E
Isaiah 3 in the TBT1E2
Isaiah 3 in the TFTIP
Isaiah 3 in the TFTU
Isaiah 3 in the TGNTATF3T
Isaiah 3 in the THAI
Isaiah 3 in the TNFD
Isaiah 3 in the TNT
Isaiah 3 in the TNTIK
Isaiah 3 in the TNTIL
Isaiah 3 in the TNTIN
Isaiah 3 in the TNTIP
Isaiah 3 in the TNTIZ
Isaiah 3 in the TOMA
Isaiah 3 in the TTENT
Isaiah 3 in the UBG
Isaiah 3 in the UGV
Isaiah 3 in the UGV2
Isaiah 3 in the UGV3
Isaiah 3 in the VBL
Isaiah 3 in the VDCC
Isaiah 3 in the YALU
Isaiah 3 in the YAPE
Isaiah 3 in the YBVTP
Isaiah 3 in the ZBP