Job 15 (BOICB)
1 Mgbe ahụ, Elifaz onye Teman zara sị: 2 “Onye maara ihe ọ ga-eji okwu na-abaghị uru zaghachi?Ọ ga-emeju afọ ya nʼifufe na-ekpo ọkụ nke si nʼọwụwa anyanwụ? 3 Ọ ga-eji okwu na-abaghị uru rụọ ụka,maọbụ kwuo okwu na-enweghị isi? 4 Ma ị na-eleda ezi omume anyana-egbochikwa ịsọpụrụ Chineke. 5 Mmehie gị na-eme ka ọnụ gị kwuo okwu ngwangwa;ọ bụkwa ire ndị aghụghọ ka i nwere. 6 Ọnụ gị na-ama gị ikpe, ọ bụghị mụ onwe m,egbugbere ọnụ gị na-ekwu okwu megide gị. 7 “Ị bụ mmadụ mbụ a mụrụ?A mụọla gị tupu e kee ugwu niile? 8 Ọ getụla ntị nʼizu nzuzo nke Chineke?Amamihe niile ọ bụ nʼime gị ka ha juru? 9 Gịnị ka ị maara nke anyị na-amaghị?Ụdị nghọta dị aṅaa ka i nwere nke anyị na-enweghị? 10 Ndịisi awọ na ndị kara nka nọ nʼetiti anyị,ndị ikom mere agadi karịa nna mụrụ gị. 11 Ọ ga-abụ na nkasiobi Chineke bụrụ gị ihe nta,ka ọ bụ okwu dị nro nke ọ gwara gị? 12 Gịnị mere obi gị ji duhie gị,gịnị mekwara anya gị abụọ ji chagharịa, 13 nke mere iwe gị jiri dị ọkụ megide Chineke,meekwa ka okwu ọjọọ ndị a niile si nʼọnụ gị pụta? 14 “Gịnị ka mmadụ efu bụ, ọ ga-eji dị ọcha nʼobi,gịnị ka mmadụ nwanyị mụrụ bụ, na ha nwere ike ị bụ ndị ezi omume? 15 Ọ bụrụ na Chineke atụkwasịghị ndị nsọ ya obi,ọ bụrụkwa na eluigwe adịghị ọcha nʼanya ya, 16 ọ ga-esi aṅaa tụkwasị mmadụ efu onye rụrụ arụ obi,bụ onye na-aṅụ ajọ omume dịka mmiri. 17 “Gee m ntị ka m kọwaara gị;kwerekwa ka m gwa gị ihe m hụrụ, 18 bụ ihe ndị amamihe kwuru,ndị na-ezobeghị ihe ha natara nʼaka nna nna ha, 19 bụ ndị e nyefere ala ndị a nʼaka hamgbe ọ dịghị onye ọbịa gabigara nʼetiti ha. 20 Ụbọchị ndụ ya niile, onye ajọ omume na-ata ahụhụ mmekpa ahụ,bụ nke e debere ogologo afọ nye nwoke ahụ na-eme ihe ike. 21 Ụzụ na-eweta oke egwu na-eju ya ntị,mgbe ọ dị ka ihe niile na-aga nke ọma, ndị na-apụnara mmadụ ihe na-abịakwasị ya. 22 O nweghị olileanya ịgbanarị ọchịchịrị;mma agha nọ na-echere ya. 23 Ọ na-akpagharị na-achọ ebe nri dịka udele;ọ makwara na ụbọchị ọchịchịrị nọ nso. 24 Ahụhụ na mkpagbu na-eme ka ọ tụọ oke egwu,nsogbu na-abịakwasị ya dịka eze nke nọ na njikere ibuso ndị iro ya agha. 25 Nʼihi na ọ na-atụ Chineke aka nʼihu,dokwaa onwe ya imegide Onye pụrụ ime ihe niile. 26 O ji ikwesi olu ike,dịka ọta siri ike, na-emegide Chineke. 27 “Ọ bụ ezie na abụba kpuchiri ihu ya,abụba nke dị nʼukwu ya na-eme ka anụ ahụ nupụtakwa, 28 ọ ga-ebi nʼobodo e bibiri ebibi,nʼụlọ nke mmadụ na-ekwesighị ibi nʼime ha,ụlọ nke na-adakasị adakasị. 29 Ma ọ gaghị aga nʼihu ị bụ ọgaranya, akụ ya agaghị adịgidekwa.Ihe o nwere agakwaghị agbasapụ nʼala niile ahụ. 30 Ọ gaghị agbanarị ọchịchịrị,ire ọkụ ga-eme ka ome ya kpọnwụọ,iku ume nke ọnụ Chineke ga-ebufu ya. 31 Ka onye dị otu a hapụ ịghọgbu onwe ya site nʼịtụkwasị uche nʼihe efu,nʼihi na ọ dịghị ụgwọ ọrụ ọbụla ọ ga-enweta. 32 Tụpụ oge ya eruo, ọ ga-anata ụgwọ ọrụ ya nʼuju,ọzọ, alaka ya ga-akpọnwụ 33 Ọ ga-adị ka osisi vaịnị nke mkpụrụ ya dapụsịrị na-achaghị acha,dịka osisi oliv nke akwụkwọ ya kpọnwụrụ akpọnwụ. 34 Nʼihi na ndị na-amaghị Chineke ga-adị ka nwanyị aga,ọkụ ga-erepịa ụlọ ikwu niile nke ndị hụrụ iri ngarị nʼanya. 35 Ha na-atụrụ ihe ọjọọ dịka ime, ma mụọkwa ajọọ omume;naanị aghụghọ ka akpanwa ha na-arụpụta.”
In Other Versions
Job 15 in the ANGEFD
Job 15 in the ANTPNG2D
Job 15 in the AS21
Job 15 in the BAGH
Job 15 in the BBPNG
Job 15 in the BBT1E
Job 15 in the BDS
Job 15 in the BEV
Job 15 in the BHAD
Job 15 in the BIB
Job 15 in the BLPT
Job 15 in the BNT
Job 15 in the BNTABOOT
Job 15 in the BNTLV
Job 15 in the BOATCB
Job 15 in the BOATCB2
Job 15 in the BOBCV
Job 15 in the BOCNT
Job 15 in the BOECS
Job 15 in the BOGWICC
Job 15 in the BOHCB
Job 15 in the BOHCV
Job 15 in the BOHLNT
Job 15 in the BOHNTLTAL
Job 15 in the BOILNTAP
Job 15 in the BOITCV
Job 15 in the BOKCV
Job 15 in the BOKCV2
Job 15 in the BOKHWOG
Job 15 in the BOKSSV
Job 15 in the BOLCB
Job 15 in the BOLCB2
Job 15 in the BOMCV
Job 15 in the BONAV
Job 15 in the BONCB
Job 15 in the BONLT
Job 15 in the BONUT2
Job 15 in the BOPLNT
Job 15 in the BOSCB
Job 15 in the BOSNC
Job 15 in the BOTLNT
Job 15 in the BOVCB
Job 15 in the BOYCB
Job 15 in the BPBB
Job 15 in the BPH
Job 15 in the BSB
Job 15 in the CCB
Job 15 in the CUV
Job 15 in the CUVS
Job 15 in the DBT
Job 15 in the DGDNT
Job 15 in the DHNT
Job 15 in the DNT
Job 15 in the ELBE
Job 15 in the EMTV
Job 15 in the ESV
Job 15 in the FBV
Job 15 in the FEB
Job 15 in the GGMNT
Job 15 in the GNT
Job 15 in the HARY
Job 15 in the HNT
Job 15 in the IRVA
Job 15 in the IRVB
Job 15 in the IRVG
Job 15 in the IRVH
Job 15 in the IRVK
Job 15 in the IRVM
Job 15 in the IRVM2
Job 15 in the IRVO
Job 15 in the IRVP
Job 15 in the IRVT
Job 15 in the IRVT2
Job 15 in the IRVU
Job 15 in the ISVN
Job 15 in the JSNT
Job 15 in the KAPI
Job 15 in the KBT1ETNIK
Job 15 in the KBV
Job 15 in the KJV
Job 15 in the KNFD
Job 15 in the LBA
Job 15 in the LBLA
Job 15 in the LNT
Job 15 in the LSV
Job 15 in the MAAL
Job 15 in the MBV
Job 15 in the MBV2
Job 15 in the MHNT
Job 15 in the MKNFD
Job 15 in the MNG
Job 15 in the MNT
Job 15 in the MNT2
Job 15 in the MRS1T
Job 15 in the NAA
Job 15 in the NASB
Job 15 in the NBLA
Job 15 in the NBS
Job 15 in the NBVTP
Job 15 in the NET2
Job 15 in the NIV11
Job 15 in the NNT
Job 15 in the NNT2
Job 15 in the NNT3
Job 15 in the PDDPT
Job 15 in the PFNT
Job 15 in the RMNT
Job 15 in the SBIAS
Job 15 in the SBIBS
Job 15 in the SBIBS2
Job 15 in the SBICS
Job 15 in the SBIDS
Job 15 in the SBIGS
Job 15 in the SBIHS
Job 15 in the SBIIS
Job 15 in the SBIIS2
Job 15 in the SBIIS3
Job 15 in the SBIKS
Job 15 in the SBIKS2
Job 15 in the SBIMS
Job 15 in the SBIOS
Job 15 in the SBIPS
Job 15 in the SBISS
Job 15 in the SBITS
Job 15 in the SBITS2
Job 15 in the SBITS3
Job 15 in the SBITS4
Job 15 in the SBIUS
Job 15 in the SBIVS
Job 15 in the SBT
Job 15 in the SBT1E
Job 15 in the SCHL
Job 15 in the SNT
Job 15 in the SUSU
Job 15 in the SUSU2
Job 15 in the SYNO
Job 15 in the TBIAOTANT
Job 15 in the TBT1E
Job 15 in the TBT1E2
Job 15 in the TFTIP
Job 15 in the TFTU
Job 15 in the TGNTATF3T
Job 15 in the THAI
Job 15 in the TNFD
Job 15 in the TNT
Job 15 in the TNTIK
Job 15 in the TNTIL
Job 15 in the TNTIN
Job 15 in the TNTIP
Job 15 in the TNTIZ
Job 15 in the TOMA
Job 15 in the TTENT
Job 15 in the UBG
Job 15 in the UGV
Job 15 in the UGV2
Job 15 in the UGV3
Job 15 in the VBL
Job 15 in the VDCC
Job 15 in the YALU
Job 15 in the YAPE
Job 15 in the YBVTP
Job 15 in the ZBP