Joel 1 (BOICB)
1 Okwu ONYENWE ANYỊ nke bịakwutere Juel nwa Petuel. 2 Nụrụnụ nke a, unu ndị okenye;geenụ ntị, unu ndị niile bi nʼala a.Ihe dị otu a o meela na ndụ unu,ka o mere na ndụ nna nna unu ha? 3 Gwanụ ya ụmụ unu,ka ụmụ unu gwakwa ụmụ ha, ka ụmụ ha gwakwa ụmụ ụmụ ha,ka ụmụ ụmụ ha gwakwa ọgbọ nke na-eso ha. 4 Ihe igurube rifọrọka igurube ukwu richara,ihe igurube ukwu rifọrọ,ka ụmụ igurube richara,ihe ụmụ igurube rifọrọka igurube ndị ọzọ richapụrụ. 5 Tetanụ, unu ndị na-aṅụbiga mmanya oke. Kwaanụ akwa.Kwaanụ akwa unu ndị na-aṅụ mmanya;kwaanụ akwa nʼihi mmanya ọhụrụ,nʼihi na e sitela nʼọnụ unu napụ unu mmanya unu na-aṅụ. 6 O nwere mba bịakwasịrị ala m,usuu ndị agha nke na-enweghị ịgụta ọnụ;nke nwere eze dịka ọdụm,nweekwa ikiri eze dịka ka nne ọdụm. 7 Ọ laala mkpụrụ vaịnị m nʼiyimee ka osisi fiig m niile mebie kpamkpam.O kpechapụsịala agbụgbọ osisi fiig m,kpofuo ha,hapụ alaka osisi ya ka ọ na-acha ọcha. 8 Kwaa akwa mwute dịka nwaagbọghọ na-amaghị nwoke,nke di na-aga ịlụ ya nwụrụ. 9 Akwụsịla iwebata onyinye ọka na onyinye mmanyanʼụlọ ONYENWE ANYỊ.Ndị nchụaja na-eru ụjụ,bụ ndị ahụ na-eje ozi nʼihu ONYENWE ANYỊ. 10 Emebiela ala ubi niile,ala nọ na-eru ụjụ.Ebibiela ọka niile,mmanya adịghịkwa,otu a kwa, mmanụ oliv adịghịkwa. 11 Daanụ mba nʼobi unu, unu ndị ọrụ ubi,tienụ mkpu akwa, unu ndị ọrụ ubi vaịnị.Tienụ aka nʼobi nʼihi ọka wiiti na ọka balị,nʼihi na a laala owuwe ihe ubi nʼiyi. 12 Osisi vaịnị anwụọla.Osisi fiig akpọnwụọla.Osisi pomegranet na osisi nkwụ, na osisi apụl akpọnwụọla.Nʼezie, osisi niile akpọnwụọla.Nʼebe ndị mmadụ nọ,ọṅụ alala. 13 Yikwasịnụ onwe unu akwa mkpe, unu ndị nchụaja; ruonụ ụjụ,kwaanụ akwa, unu ndị na-eje ozi nʼebe ịchụ aja.Bịanụ, yiri akwa mkpe nọ ọnọdụ abalịunu ndị na-ejere Chineke m ozinʼihi na egbochiela onyinye ọka na onyinye ihe ọṅụṅụịbata nʼụlọ Chineke unu. 14 Kpọsaanụ obubu ọnụ dị nsọ.Kpọọnụ nzukọta dị nsọ.Chịkọtaanụ ndị okenyena ndị niile bi nʼala a,ka ha bịa nʼụlọnsọ ONYENWE ANYỊ Chineke unu;ka ha tikuo ONYENWE ANYỊ mkpu akwa. 15 Ụbọchị dị oke egwu ka ụbọchị ahụ bụ!Nʼihi na ụbọchị ONYENWE ANYỊ abịala nso.Ọ ga-ewetakwa mbibi site nʼaka Onye pụrụ ime ihe niile. 16 Ọ bụ na e sitebeghị nʼihu anyịwezuga ihe oriri niile,Ọ bụ na ọṅụ na obi ụtọ e sitebeghịnʼụlọnsọ Chineke anyị pụọ? 17 Mkpụrụ ubiakpọnwụọla nʼọkpụrụkpụ aja ala.Ụlọ a na-edebe ihe oriri atọgbọrọla nʼefu,a kwatuola ọba niile,nʼihi na mkpụrụ ọka niile akpọọla nku. 18 Lee otu anụ ụlọ niile si eze ume!Igwe ehi na-awagharịnʼihi na ha enweghị ebe ịta nri;ọ bụladị igwe atụrụ nọkwa nʼọnọdụ ịta ahụhụ. 19 Gị ONYENWE ANYỊ, ka m na-akpọku,nʼihi na ọkụ erepịala ebe ịta nri nke ụmụ anụ ụlọ.Ọkụ erechapụkwala osisi niile dị nʼọhịa. 20 Ọ bụladị ụmụ anụ ọhịa na-ebeku gị akwa,nʼihi na iyi niile ataala,ọkụ erechapụkwala ebe ịta nri nke anụmanụ niile nke dị nʼọzara.
In Other Versions
Joel 1 in the ANGEFD
Joel 1 in the ANTPNG2D
Joel 1 in the AS21
Joel 1 in the BAGH
Joel 1 in the BBPNG
Joel 1 in the BBT1E
Joel 1 in the BDS
Joel 1 in the BEV
Joel 1 in the BHAD
Joel 1 in the BIB
Joel 1 in the BLPT
Joel 1 in the BNT
Joel 1 in the BNTABOOT
Joel 1 in the BNTLV
Joel 1 in the BOATCB
Joel 1 in the BOATCB2
Joel 1 in the BOBCV
Joel 1 in the BOCNT
Joel 1 in the BOECS
Joel 1 in the BOGWICC
Joel 1 in the BOHCB
Joel 1 in the BOHCV
Joel 1 in the BOHLNT
Joel 1 in the BOHNTLTAL
Joel 1 in the BOILNTAP
Joel 1 in the BOITCV
Joel 1 in the BOKCV
Joel 1 in the BOKCV2
Joel 1 in the BOKHWOG
Joel 1 in the BOKSSV
Joel 1 in the BOLCB
Joel 1 in the BOLCB2
Joel 1 in the BOMCV
Joel 1 in the BONAV
Joel 1 in the BONCB
Joel 1 in the BONLT
Joel 1 in the BONUT2
Joel 1 in the BOPLNT
Joel 1 in the BOSCB
Joel 1 in the BOSNC
Joel 1 in the BOTLNT
Joel 1 in the BOVCB
Joel 1 in the BOYCB
Joel 1 in the BPBB
Joel 1 in the BPH
Joel 1 in the BSB
Joel 1 in the CCB
Joel 1 in the CUV
Joel 1 in the CUVS
Joel 1 in the DBT
Joel 1 in the DGDNT
Joel 1 in the DHNT
Joel 1 in the DNT
Joel 1 in the ELBE
Joel 1 in the EMTV
Joel 1 in the ESV
Joel 1 in the FBV
Joel 1 in the FEB
Joel 1 in the GGMNT
Joel 1 in the GNT
Joel 1 in the HARY
Joel 1 in the HNT
Joel 1 in the IRVA
Joel 1 in the IRVB
Joel 1 in the IRVG
Joel 1 in the IRVH
Joel 1 in the IRVK
Joel 1 in the IRVM
Joel 1 in the IRVM2
Joel 1 in the IRVO
Joel 1 in the IRVP
Joel 1 in the IRVT
Joel 1 in the IRVT2
Joel 1 in the IRVU
Joel 1 in the ISVN
Joel 1 in the JSNT
Joel 1 in the KAPI
Joel 1 in the KBT1ETNIK
Joel 1 in the KBV
Joel 1 in the KJV
Joel 1 in the KNFD
Joel 1 in the LBA
Joel 1 in the LBLA
Joel 1 in the LNT
Joel 1 in the LSV
Joel 1 in the MAAL
Joel 1 in the MBV
Joel 1 in the MBV2
Joel 1 in the MHNT
Joel 1 in the MKNFD
Joel 1 in the MNG
Joel 1 in the MNT
Joel 1 in the MNT2
Joel 1 in the MRS1T
Joel 1 in the NAA
Joel 1 in the NASB
Joel 1 in the NBLA
Joel 1 in the NBS
Joel 1 in the NBVTP
Joel 1 in the NET2
Joel 1 in the NIV11
Joel 1 in the NNT
Joel 1 in the NNT2
Joel 1 in the NNT3
Joel 1 in the PDDPT
Joel 1 in the PFNT
Joel 1 in the RMNT
Joel 1 in the SBIAS
Joel 1 in the SBIBS
Joel 1 in the SBIBS2
Joel 1 in the SBICS
Joel 1 in the SBIDS
Joel 1 in the SBIGS
Joel 1 in the SBIHS
Joel 1 in the SBIIS
Joel 1 in the SBIIS2
Joel 1 in the SBIIS3
Joel 1 in the SBIKS
Joel 1 in the SBIKS2
Joel 1 in the SBIMS
Joel 1 in the SBIOS
Joel 1 in the SBIPS
Joel 1 in the SBISS
Joel 1 in the SBITS
Joel 1 in the SBITS2
Joel 1 in the SBITS3
Joel 1 in the SBITS4
Joel 1 in the SBIUS
Joel 1 in the SBIVS
Joel 1 in the SBT
Joel 1 in the SBT1E
Joel 1 in the SCHL
Joel 1 in the SNT
Joel 1 in the SUSU
Joel 1 in the SUSU2
Joel 1 in the SYNO
Joel 1 in the TBIAOTANT
Joel 1 in the TBT1E
Joel 1 in the TBT1E2
Joel 1 in the TFTIP
Joel 1 in the TFTU
Joel 1 in the TGNTATF3T
Joel 1 in the THAI
Joel 1 in the TNFD
Joel 1 in the TNT
Joel 1 in the TNTIK
Joel 1 in the TNTIL
Joel 1 in the TNTIN
Joel 1 in the TNTIP
Joel 1 in the TNTIZ
Joel 1 in the TOMA
Joel 1 in the TTENT
Joel 1 in the UBG
Joel 1 in the UGV
Joel 1 in the UGV2
Joel 1 in the UGV3
Joel 1 in the VBL
Joel 1 in the VDCC
Joel 1 in the YALU
Joel 1 in the YAPE
Joel 1 in the YBVTP
Joel 1 in the ZBP