Nahum 1 (BOICB)
1 Amụma banyere obodo Ninive. Akwụkwọ ọhụ Nehum, onye obodo Elkosh. 2 ONYENWE ANYỊ bụ onye ekworo, bụrụkwa Chineke na-abọ ọbọ. ONYENWE ANYỊ na-aga ịbọ ọbọ, ọnụma jukwara ya obi. ONYENWE ANYỊ na-abọ ọbọ nʼahụ ndị iro ya,oke ọnụma ya na-adịgidekwa megide ndị iro ya. 3 ONYENWE ANYỊ adịghị ewe iwe ọsịịsọ; ma ọ bụ onye ike ya dị ukwuu, ONYENWE ANYỊ agaghị ahapụ onye ikpe mara ka ọ laa na-enweghị ntaramahụhụ.Ụzọ ya dị nʼoke ikuku, na nʼoke ifufe,igwe ojii bụ uzuzu nke ụkwụ ya. 4 Ọ na-abasiri oke osimiri mba ike, mee ka ọ taa,o mekwaala ka osimiri niile takọrọ.Bashan na Kamel na-akpọnwụ,otu a kwa, nʼosisi ndụ jupụtara Lebanọn na-achanwụsị. 5 Nʼihu ya, ugwu niile na-eme mkpọtụ,ugwu nta niile na-agbazekwa,elu ụwa niile na-amakwa jijiji nʼihu ya,ọ bụladị ụwa dum, na ndị niile bi nʼime ya. 6 Onye ga-eguzogide oke iwe ya?Ọ bụkwa onye ga-eguzosi ike nʼiwe ya dị ọkụ?A wụpụla ọnụma ya dịka ọkụ,e tipịasịala nkume niile ndị ahụ nʼihu ya. 7 ONYENWE ANYỊ dị mma.Ọ bụ ebe mgbaba nʼụbọchị nsogbu.Ọ na-elekọta ndị niile na-atụkwasị ya obi, 8 ma ọ ga-eji idee mmiri dị ukwuugbuo ndị iro ya niile,ọ ga-achụba ndị iro ya nʼọchịchịrị. 9 Kedụ izu ọjọọ unu na-agba megide ONYENWE ANYỊọ ga-eweta ihe niile nʼisi njedebe;nsogbu agaghị abịakwa nke ugboro abụọ. 10 Ha ga-abụ ndị a tụhịkọtara nʼetiti ogwu,ndị mmanya ha ṅụbigara oke na-egbu,ha ga-ala nʼiyi dịka ahịhịa kpọrọ nkụ. 11 Ọ bụ nʼime gị, Ninive, ka otu onye si pụta,bụ onye ahụ gbara izu ọjọọ megide Onyenwe anyị,na-echepụtakwa ajọ atụmatụ. 12 Ihe a ka ONYENWE ANYỊ kwuru,“Ọ bụ ezie na ha siri ike, ma bakwaa ụba nʼọnụọgụgụ,ha ga-abụ ndị a ga-egbutu na ndị ga-agabiga.Ọ bụ ezie na m ataala gị bụ Juda ahụhụ,ma agaghị m atakwa gị ahụhụ ọzọ. 13 Ugbu a, aga m agbajipụ agbụ yoku ọ nyanyere unu nʼolu,tibikwaa ụdọ igwe e jiri kegide unu.” 14 ONYENWE ANYỊ enyela iwu ya banyere gị, Ninive:“Ị gaghị enwekwa ụmụ ụmụ ndị ga-aza aha gị.Aga m ala arụsị unu niile a pịrị apị na ndị a kpụrụ akpụ nʼiyi,bụ arụsị ndị ahụ dị nʼụlọnsọ nke chi unu niile.Aga m akwadokwa ili gị,nʼihi na ị bụrụla onye jọgburu onwe ya na njọ.” 15 Lee, nʼelu ugwu niileka ụkwụ onye ahụ na-eweta oziọma dị,bụ onye ahụ na-ekwusa na udo ga-adị!Mee mmemme gị niile gị Juda,mezukwaa nkwa niile i kwere.Nʼihi na ndị ajọ omume agakwaghị ebuso gị agha,nʼihi na a ga-ala ha nʼiyi kpamkpam.
In Other Versions
Nahum 1 in the ANGEFD
Nahum 1 in the ANTPNG2D
Nahum 1 in the AS21
Nahum 1 in the BAGH
Nahum 1 in the BBPNG
Nahum 1 in the BBT1E
Nahum 1 in the BDS
Nahum 1 in the BEV
Nahum 1 in the BHAD
Nahum 1 in the BIB
Nahum 1 in the BLPT
Nahum 1 in the BNT
Nahum 1 in the BNTABOOT
Nahum 1 in the BNTLV
Nahum 1 in the BOATCB
Nahum 1 in the BOATCB2
Nahum 1 in the BOBCV
Nahum 1 in the BOCNT
Nahum 1 in the BOECS
Nahum 1 in the BOGWICC
Nahum 1 in the BOHCB
Nahum 1 in the BOHCV
Nahum 1 in the BOHLNT
Nahum 1 in the BOHNTLTAL
Nahum 1 in the BOILNTAP
Nahum 1 in the BOITCV
Nahum 1 in the BOKCV
Nahum 1 in the BOKCV2
Nahum 1 in the BOKHWOG
Nahum 1 in the BOKSSV
Nahum 1 in the BOLCB
Nahum 1 in the BOLCB2
Nahum 1 in the BOMCV
Nahum 1 in the BONAV
Nahum 1 in the BONCB
Nahum 1 in the BONLT
Nahum 1 in the BONUT2
Nahum 1 in the BOPLNT
Nahum 1 in the BOSCB
Nahum 1 in the BOSNC
Nahum 1 in the BOTLNT
Nahum 1 in the BOVCB
Nahum 1 in the BOYCB
Nahum 1 in the BPBB
Nahum 1 in the BPH
Nahum 1 in the BSB
Nahum 1 in the CCB
Nahum 1 in the CUV
Nahum 1 in the CUVS
Nahum 1 in the DBT
Nahum 1 in the DGDNT
Nahum 1 in the DHNT
Nahum 1 in the DNT
Nahum 1 in the ELBE
Nahum 1 in the EMTV
Nahum 1 in the ESV
Nahum 1 in the FBV
Nahum 1 in the FEB
Nahum 1 in the GGMNT
Nahum 1 in the GNT
Nahum 1 in the HARY
Nahum 1 in the HNT
Nahum 1 in the IRVA
Nahum 1 in the IRVB
Nahum 1 in the IRVG
Nahum 1 in the IRVH
Nahum 1 in the IRVK
Nahum 1 in the IRVM
Nahum 1 in the IRVM2
Nahum 1 in the IRVO
Nahum 1 in the IRVP
Nahum 1 in the IRVT
Nahum 1 in the IRVT2
Nahum 1 in the IRVU
Nahum 1 in the ISVN
Nahum 1 in the JSNT
Nahum 1 in the KAPI
Nahum 1 in the KBT1ETNIK
Nahum 1 in the KBV
Nahum 1 in the KJV
Nahum 1 in the KNFD
Nahum 1 in the LBA
Nahum 1 in the LBLA
Nahum 1 in the LNT
Nahum 1 in the LSV
Nahum 1 in the MAAL
Nahum 1 in the MBV
Nahum 1 in the MBV2
Nahum 1 in the MHNT
Nahum 1 in the MKNFD
Nahum 1 in the MNG
Nahum 1 in the MNT
Nahum 1 in the MNT2
Nahum 1 in the MRS1T
Nahum 1 in the NAA
Nahum 1 in the NASB
Nahum 1 in the NBLA
Nahum 1 in the NBS
Nahum 1 in the NBVTP
Nahum 1 in the NET2
Nahum 1 in the NIV11
Nahum 1 in the NNT
Nahum 1 in the NNT2
Nahum 1 in the NNT3
Nahum 1 in the PDDPT
Nahum 1 in the PFNT
Nahum 1 in the RMNT
Nahum 1 in the SBIAS
Nahum 1 in the SBIBS
Nahum 1 in the SBIBS2
Nahum 1 in the SBICS
Nahum 1 in the SBIDS
Nahum 1 in the SBIGS
Nahum 1 in the SBIHS
Nahum 1 in the SBIIS
Nahum 1 in the SBIIS2
Nahum 1 in the SBIIS3
Nahum 1 in the SBIKS
Nahum 1 in the SBIKS2
Nahum 1 in the SBIMS
Nahum 1 in the SBIOS
Nahum 1 in the SBIPS
Nahum 1 in the SBISS
Nahum 1 in the SBITS
Nahum 1 in the SBITS2
Nahum 1 in the SBITS3
Nahum 1 in the SBITS4
Nahum 1 in the SBIUS
Nahum 1 in the SBIVS
Nahum 1 in the SBT
Nahum 1 in the SBT1E
Nahum 1 in the SCHL
Nahum 1 in the SNT
Nahum 1 in the SUSU
Nahum 1 in the SUSU2
Nahum 1 in the SYNO
Nahum 1 in the TBIAOTANT
Nahum 1 in the TBT1E
Nahum 1 in the TBT1E2
Nahum 1 in the TFTIP
Nahum 1 in the TFTU
Nahum 1 in the TGNTATF3T
Nahum 1 in the THAI
Nahum 1 in the TNFD
Nahum 1 in the TNT
Nahum 1 in the TNTIK
Nahum 1 in the TNTIL
Nahum 1 in the TNTIN
Nahum 1 in the TNTIP
Nahum 1 in the TNTIZ
Nahum 1 in the TOMA
Nahum 1 in the TTENT
Nahum 1 in the UBG
Nahum 1 in the UGV
Nahum 1 in the UGV2
Nahum 1 in the UGV3
Nahum 1 in the VBL
Nahum 1 in the VDCC
Nahum 1 in the YALU
Nahum 1 in the YAPE
Nahum 1 in the YBVTP
Nahum 1 in the ZBP