Job 6 (BOICB)
1 Mgbe ahụ, Job zara sị: 2 “A sịkwarị na a pụrụ ịtụ ihe mgbu mya na nhụju anya m niile nʼelu nʼihe ọtụtụ! 3 Ọ ghaghị ịdị arọ karịa aja dị nʼọnụ mmiri ọtụtụ osimiri,nke mere okwu m ji ada ike ike. 4 Àkụ Onye pụrụ ime ihe niile gbara dị nʼime m;mmụọ m na-aṅụkwa nsi dị na ha;ihe egwu Chineke edoola onwe ha nʼusoro imegide m. 5 Ịnyịnya ibu ọhịa ọ na-akwa akwa mgbe o nwere ahịhịa ọ na-ata,ka oke ehi ọ na-akwa akwa mgbe ihe oriri ya dị? 6 A na-eri nri na-adịghị ụtọ ma e etinyeghị ya nnu,ka o nwere ụtọ dị na eso ọkwụrụ? 7 A jụrụ m ịmetụ ya aka,nʼihi na nri dị otu a na-eme ka m daa ọrịa. 8 “O, asị nnọọ na a ga-emere m ihe m na-arịọ,na Chineke ga-enye m ihe m na-atụ anya ya. 9 Ọbụladị ka Chineke kwe igwepịa mka ọ tọpụ aka ya, bipụ ndụ m. 10 Mgbe ahụ, aga m enwe nkasiobi a,wụlikwaa elu nʼime ihe mgbu na-adịgide,na o nwebeghị oge ọbụla m gọnarịrị okwu nke Onye ahụ dị nsọ. 11 “Ike gịnị ka m nwere, na m ga-anọgide na-enwe olileanya ndụ?Ọganihu gịnị dị, na m na-anọgide na-enwe ndidi? 12 Ọ ga-abụ na m nwere ike nkume?Ka anụ ahụ m ọ bụ bronz? 13 Ọ ga-abụ na m nwere ike inyere onwe m aka,ugbu a, e siterela nʼebe m nọ wezuga nzube? 14 “Onye ọbụla nʼejichi ebere site nʼebe enyi ya nọna-agbakụta egwu Onye pụrụ ime ihe niile azụ. 15 Ma ụmụnna m bụ ndị a na-ekwesighị ịdabere na ha,dịka iyi mmiri na-akọ, dịka iyi nke na-etofe ọnụ ya, 16 nke na-eji ojii nʼihi mkpụrụ mmiri oyi,nke unyi jupụtara nʼihi mgbaze nke mkpụrụ mmiri oyi. 17 Nke na-akwụsị ịsọpụta nʼoge ọkọchị,nke na-ata ata nʼihi okpomọkụ. 18 Ndị ije na-atụgharị site nʼokporoụzọ ije ha.Ha na-arịgo nʼala akọrọ si otu a laa nʼiyi. 19 Ndị ije si Tema na-ele anya mmiri,otu a kwa ndị ahịa Sheba na-ele anya nʼolileanya. 20 Obi mgbu na-ejide ha nʼihi na ha nwere ntụkwasị obi,ha bịarutere ebe ahụ, bụrụ ndị emenyere ihere. 21 Ma ugbu a, unu egosila na unu abaghị uru,unu ahụla ihe na-eyi egwu ma ụjọ ejidela unu. 22 O nweela mgbe m sịrị unu, ‘Nyenụ ihe ọbụla nʼọnọdụ m,sitenụ nʼakụnụba unu kwụọ ụgwọ ịgbapụta m, 23 gbapụtanụ m nʼaka ndị iro,maọbụ napụtanụ m nʼaka ndị na-enweghị obi ebere’? 24 “Zienụ m ihe ga-eme ka m mechie ọnụ,gosi m ebe m si mejọọ. 25 Eziokwu na-egbu mgbu nʼobi!Ma gịnị ka ịrụ ụka unu na-ewepụta? 26 Ị chọrọ idozi okwu ọnụ m?Si otu a mee ka okwu onye ike gwụrụ ghọọ ikuku efu? 27 Unu nwere ike ife nza nʼisi onye na-enweghị nna,ma refukwaa enyi unu. 28 “Lezie m anya nke ọma,ọ dị unu ka m nwere ike ilegide unu anya gwa unu okwu ụgha? 29 Kwụsịnụ ihe unu na-eme. Unu abụla ndị na-eme ihe na-ezighị ezi,tuleenụ ihe unu na-eme, nʼihi na ezi omume m ka guzosiri ike. 30 Ọ dị ihe ọjọọ si nʼegbugbere ọnụ m abụọ pụta?Ọ bụ na ọnụ m apụghị ịchọpụta nzube iro?
In Other Versions
Job 6 in the ANGEFD
Job 6 in the ANTPNG2D
Job 6 in the AS21
Job 6 in the BAGH
Job 6 in the BBPNG
Job 6 in the BBT1E
Job 6 in the BDS
Job 6 in the BEV
Job 6 in the BHAD
Job 6 in the BIB
Job 6 in the BLPT
Job 6 in the BNT
Job 6 in the BNTABOOT
Job 6 in the BNTLV
Job 6 in the BOATCB
Job 6 in the BOATCB2
Job 6 in the BOBCV
Job 6 in the BOCNT
Job 6 in the BOECS
Job 6 in the BOGWICC
Job 6 in the BOHCB
Job 6 in the BOHCV
Job 6 in the BOHLNT
Job 6 in the BOHNTLTAL
Job 6 in the BOILNTAP
Job 6 in the BOITCV
Job 6 in the BOKCV
Job 6 in the BOKCV2
Job 6 in the BOKHWOG
Job 6 in the BOKSSV
Job 6 in the BOLCB
Job 6 in the BOLCB2
Job 6 in the BOMCV
Job 6 in the BONAV
Job 6 in the BONCB
Job 6 in the BONLT
Job 6 in the BONUT2
Job 6 in the BOPLNT
Job 6 in the BOSCB
Job 6 in the BOSNC
Job 6 in the BOTLNT
Job 6 in the BOVCB
Job 6 in the BOYCB
Job 6 in the BPBB
Job 6 in the BPH
Job 6 in the BSB
Job 6 in the CCB
Job 6 in the CUV
Job 6 in the CUVS
Job 6 in the DBT
Job 6 in the DGDNT
Job 6 in the DHNT
Job 6 in the DNT
Job 6 in the ELBE
Job 6 in the EMTV
Job 6 in the ESV
Job 6 in the FBV
Job 6 in the FEB
Job 6 in the GGMNT
Job 6 in the GNT
Job 6 in the HARY
Job 6 in the HNT
Job 6 in the IRVA
Job 6 in the IRVB
Job 6 in the IRVG
Job 6 in the IRVH
Job 6 in the IRVK
Job 6 in the IRVM
Job 6 in the IRVM2
Job 6 in the IRVO
Job 6 in the IRVP
Job 6 in the IRVT
Job 6 in the IRVT2
Job 6 in the IRVU
Job 6 in the ISVN
Job 6 in the JSNT
Job 6 in the KAPI
Job 6 in the KBT1ETNIK
Job 6 in the KBV
Job 6 in the KJV
Job 6 in the KNFD
Job 6 in the LBA
Job 6 in the LBLA
Job 6 in the LNT
Job 6 in the LSV
Job 6 in the MAAL
Job 6 in the MBV
Job 6 in the MBV2
Job 6 in the MHNT
Job 6 in the MKNFD
Job 6 in the MNG
Job 6 in the MNT
Job 6 in the MNT2
Job 6 in the MRS1T
Job 6 in the NAA
Job 6 in the NASB
Job 6 in the NBLA
Job 6 in the NBS
Job 6 in the NBVTP
Job 6 in the NET2
Job 6 in the NIV11
Job 6 in the NNT
Job 6 in the NNT2
Job 6 in the NNT3
Job 6 in the PDDPT
Job 6 in the PFNT
Job 6 in the RMNT
Job 6 in the SBIAS
Job 6 in the SBIBS
Job 6 in the SBIBS2
Job 6 in the SBICS
Job 6 in the SBIDS
Job 6 in the SBIGS
Job 6 in the SBIHS
Job 6 in the SBIIS
Job 6 in the SBIIS2
Job 6 in the SBIIS3
Job 6 in the SBIKS
Job 6 in the SBIKS2
Job 6 in the SBIMS
Job 6 in the SBIOS
Job 6 in the SBIPS
Job 6 in the SBISS
Job 6 in the SBITS
Job 6 in the SBITS2
Job 6 in the SBITS3
Job 6 in the SBITS4
Job 6 in the SBIUS
Job 6 in the SBIVS
Job 6 in the SBT
Job 6 in the SBT1E
Job 6 in the SCHL
Job 6 in the SNT
Job 6 in the SUSU
Job 6 in the SUSU2
Job 6 in the SYNO
Job 6 in the TBIAOTANT
Job 6 in the TBT1E
Job 6 in the TBT1E2
Job 6 in the TFTIP
Job 6 in the TFTU
Job 6 in the TGNTATF3T
Job 6 in the THAI
Job 6 in the TNFD
Job 6 in the TNT
Job 6 in the TNTIK
Job 6 in the TNTIL
Job 6 in the TNTIN
Job 6 in the TNTIP
Job 6 in the TNTIZ
Job 6 in the TOMA
Job 6 in the TTENT
Job 6 in the UBG
Job 6 in the UGV
Job 6 in the UGV2
Job 6 in the UGV3
Job 6 in the VBL
Job 6 in the VDCC
Job 6 in the YALU
Job 6 in the YAPE
Job 6 in the YBVTP
Job 6 in the ZBP