Song of Songs 5 (BOICB)
1 Abatala m nʼubi m a gbara ogige, nwanne m nwanyị, nwunye ọhụrụ m.Achịkọtala m máá ya na ụda m,arachakwala m mmanụ aṅụ m na ugbugbo mmanụ aṅụ.Aṅụkwala m mmiri ara ehi na mmanya m.Rie, ṅụọkwa, unu ndị bụ enyi;ṅụjuo afọ, unu ndị hụrụ onwe unu nʼanya. 2 A rahụrụ m ụra, ma obi m mụ anya.Gee ntị, onye ahụ m hụrụ nʼanya na-akụ aka nʼibo ọnụ ụzọ.“Megheere m ụzọ, nwanne m nwanyị, onye m hụrụ nʼanya,nduru m, onye na-enweghị ntụpọ.Igirigi ezokwasịla m nʼisi,agịrị isi m jupụtara na mmiri nke abalị.” 3 Eyipụlarị m uwe m.Ọ bụ m yirikwa ha ọzọ?Asaala m ụkwụ m,aga m eme ka ha ruo unyi ọzọ? 4 Onye m hụrụ nʼanya gbatịrị aka ya imeghe ụzọ,mgbe ahụ, obi m chọsikwara ya ike. 5 Mụ onwe m biliri imeghere onye m hụrụ nʼanya ụzọ,ma aka m abụọ jupụtakwara na mmanụ máá,mmanụ máá si na mkpịsịaka m niile na-atapụsi,nʼelu ihe mkpọchi nke ibo. 6 Mgbe m megheere onye m hụrụ nʼanya ụzọ,ma lee, ọ nọkwaghị ya, ọ laala.Obi fepụrụ m mgbe ọ pụwara.Elegharịrị m anya chọọ ya ma ahụghị m ya ebe ọbụla.Akpọrọ m ya oku ma ọ zaghị. 7 Ndị nche hụrụ mmgbe ha na-agagharị nʼobodo,ha tiri m ihe merụọ m ahụ.Ndị nche mgbidi obodonapụrụ m akwa mkpuchi m. 8 Unu ụmụ agbọghọ Jerusalem, ana m agba unu iyi,ọ bụrụ na unu ahụ onye m hụrụ nʼanya,gịnị ka unu ga-agwa ya?Gwa ya na abụ m onye ịhụnanya mere ka ike gwụchasịa nʼahụ. 9 Gị nwanyị kachasị mma,olee otu onye ị hụrụ nʼanya si dị mma karịa ndị ọzọ?Olee otu onye ị hụrụ nʼanya si dị mma karịa ndị ọzọnke i ji enye anyị iwu dị otu a? 10 Onye m hụrụ nʼanya chapụrụ achapụ, dị mma ile anya.Ọ pụrụ iche nʼetiti puku ndị nwoke iri. 11 Isi ya dịka ọlaedo a nụchara anụcha,agịrị isi ya na-eruda dịka igu nkwụ,na-ejikwa nji dịka ugolọma. 12 Anya ya abụọ dịka ndurunọ nʼakụkụ mmiri iyinke e jiri mmiri ara ehi sachaa,dịka nkume dị oke ọnụahịa e doro nʼahịrị. 13 Nti ya abụọ dị ka ihe ndina ụdanke jupụtara na mmanụ isi ụtọ.Egbugbere ọnụ ya dị ka okoko urodi,nke na-agbụsị mmanụ máá. 14 Aka ya abụọ dị ka mkpara ọlaedo a kpụziri akpụzi,nke a hịọnyere nkume oke ọnụahịa beril nʼime ya.Ahụ ya na-akwọ mụrụmụrụ dịka ọdụnke e ji nkume dị oke ọnụahịa safaia chọọ mma. 15 Ogwe ụkwụ ya abụọ dị ka ogidi e ji nkume mabụl kpụọ,nke e ji ọlaedo a ṅụchara anụcha tọọ ntọala ha.Ụdịdị ya dị ka Lebanọn,dịkwa oke ọnụ dịka osisi sida ya. 16 Ọnụ ya bụ ihe tọkarịsịrị ụtọ nʼonwe ya,ihe niile banyere ya dị mma nʼile anya.Unu ụmụ agbọghọ Jerusalem,onye dị otu a bụ onye ahụ m hụrụ nʼanya, ọ bụkwa enyi m.
In Other Versions
Song of Songs 5 in the ANGEFD
Song of Songs 5 in the ANTPNG2D
Song of Songs 5 in the AS21
Song of Songs 5 in the BAGH
Song of Songs 5 in the BBPNG
Song of Songs 5 in the BBT1E
Song of Songs 5 in the BDS
Song of Songs 5 in the BEV
Song of Songs 5 in the BHAD
Song of Songs 5 in the BIB
Song of Songs 5 in the BLPT
Song of Songs 5 in the BNT
Song of Songs 5 in the BNTABOOT
Song of Songs 5 in the BNTLV
Song of Songs 5 in the BOATCB
Song of Songs 5 in the BOATCB2
Song of Songs 5 in the BOBCV
Song of Songs 5 in the BOCNT
Song of Songs 5 in the BOECS
Song of Songs 5 in the BOGWICC
Song of Songs 5 in the BOHCB
Song of Songs 5 in the BOHCV
Song of Songs 5 in the BOHLNT
Song of Songs 5 in the BOHNTLTAL
Song of Songs 5 in the BOILNTAP
Song of Songs 5 in the BOITCV
Song of Songs 5 in the BOKCV
Song of Songs 5 in the BOKCV2
Song of Songs 5 in the BOKHWOG
Song of Songs 5 in the BOKSSV
Song of Songs 5 in the BOLCB
Song of Songs 5 in the BOLCB2
Song of Songs 5 in the BOMCV
Song of Songs 5 in the BONAV
Song of Songs 5 in the BONCB
Song of Songs 5 in the BONLT
Song of Songs 5 in the BONUT2
Song of Songs 5 in the BOPLNT
Song of Songs 5 in the BOSCB
Song of Songs 5 in the BOSNC
Song of Songs 5 in the BOTLNT
Song of Songs 5 in the BOVCB
Song of Songs 5 in the BOYCB
Song of Songs 5 in the BPBB
Song of Songs 5 in the BPH
Song of Songs 5 in the BSB
Song of Songs 5 in the CCB
Song of Songs 5 in the CUV
Song of Songs 5 in the CUVS
Song of Songs 5 in the DBT
Song of Songs 5 in the DGDNT
Song of Songs 5 in the DHNT
Song of Songs 5 in the DNT
Song of Songs 5 in the ELBE
Song of Songs 5 in the EMTV
Song of Songs 5 in the ESV
Song of Songs 5 in the FBV
Song of Songs 5 in the FEB
Song of Songs 5 in the GGMNT
Song of Songs 5 in the GNT
Song of Songs 5 in the HARY
Song of Songs 5 in the HNT
Song of Songs 5 in the IRVA
Song of Songs 5 in the IRVB
Song of Songs 5 in the IRVG
Song of Songs 5 in the IRVH
Song of Songs 5 in the IRVK
Song of Songs 5 in the IRVM
Song of Songs 5 in the IRVM2
Song of Songs 5 in the IRVO
Song of Songs 5 in the IRVP
Song of Songs 5 in the IRVT
Song of Songs 5 in the IRVT2
Song of Songs 5 in the IRVU
Song of Songs 5 in the ISVN
Song of Songs 5 in the JSNT
Song of Songs 5 in the KAPI
Song of Songs 5 in the KBT1ETNIK
Song of Songs 5 in the KBV
Song of Songs 5 in the KJV
Song of Songs 5 in the KNFD
Song of Songs 5 in the LBA
Song of Songs 5 in the LBLA
Song of Songs 5 in the LNT
Song of Songs 5 in the LSV
Song of Songs 5 in the MAAL
Song of Songs 5 in the MBV
Song of Songs 5 in the MBV2
Song of Songs 5 in the MHNT
Song of Songs 5 in the MKNFD
Song of Songs 5 in the MNG
Song of Songs 5 in the MNT
Song of Songs 5 in the MNT2
Song of Songs 5 in the MRS1T
Song of Songs 5 in the NAA
Song of Songs 5 in the NASB
Song of Songs 5 in the NBLA
Song of Songs 5 in the NBS
Song of Songs 5 in the NBVTP
Song of Songs 5 in the NET2
Song of Songs 5 in the NIV11
Song of Songs 5 in the NNT
Song of Songs 5 in the NNT2
Song of Songs 5 in the NNT3
Song of Songs 5 in the PDDPT
Song of Songs 5 in the PFNT
Song of Songs 5 in the RMNT
Song of Songs 5 in the SBIAS
Song of Songs 5 in the SBIBS
Song of Songs 5 in the SBIBS2
Song of Songs 5 in the SBICS
Song of Songs 5 in the SBIDS
Song of Songs 5 in the SBIGS
Song of Songs 5 in the SBIHS
Song of Songs 5 in the SBIIS
Song of Songs 5 in the SBIIS2
Song of Songs 5 in the SBIIS3
Song of Songs 5 in the SBIKS
Song of Songs 5 in the SBIKS2
Song of Songs 5 in the SBIMS
Song of Songs 5 in the SBIOS
Song of Songs 5 in the SBIPS
Song of Songs 5 in the SBISS
Song of Songs 5 in the SBITS
Song of Songs 5 in the SBITS2
Song of Songs 5 in the SBITS3
Song of Songs 5 in the SBITS4
Song of Songs 5 in the SBIUS
Song of Songs 5 in the SBIVS
Song of Songs 5 in the SBT
Song of Songs 5 in the SBT1E
Song of Songs 5 in the SCHL
Song of Songs 5 in the SNT
Song of Songs 5 in the SUSU
Song of Songs 5 in the SUSU2
Song of Songs 5 in the SYNO
Song of Songs 5 in the TBIAOTANT
Song of Songs 5 in the TBT1E
Song of Songs 5 in the TBT1E2
Song of Songs 5 in the TFTIP
Song of Songs 5 in the TFTU
Song of Songs 5 in the TGNTATF3T
Song of Songs 5 in the THAI
Song of Songs 5 in the TNFD
Song of Songs 5 in the TNT
Song of Songs 5 in the TNTIK
Song of Songs 5 in the TNTIL
Song of Songs 5 in the TNTIN
Song of Songs 5 in the TNTIP
Song of Songs 5 in the TNTIZ
Song of Songs 5 in the TOMA
Song of Songs 5 in the TTENT
Song of Songs 5 in the UBG
Song of Songs 5 in the UGV
Song of Songs 5 in the UGV2
Song of Songs 5 in the UGV3
Song of Songs 5 in the VBL
Song of Songs 5 in the VDCC
Song of Songs 5 in the YALU
Song of Songs 5 in the YAPE
Song of Songs 5 in the YBVTP
Song of Songs 5 in the ZBP