Isaiah 48 (BOICB)
1 “Geenụ ntị na nke a, unu agbụrụ Jekọb,unu ndị a na-akpọ nʼaha Izrel,ndị si nʼagbụrụ Juda pụta.Unu ndị na-eji aha ONYENWE ANYỊ na-aṅụ iyi,ndị na-akpọku aha Chineke nke Izrel,ma ọ bụghị nʼeziokwu maọbụ nʼezi omume. 2 Unu ndị na-akpa nganga na unu bụ ndị bi nʼobodo dị nsọ,ndị na-anyakwa isi na unu na-adabere na Chineke Izrel.Onye aha ya bụ ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile. 3 Nʼoge gara aga ka m kwuru ihe na-aga ime nʼoge dị nʼihu.Mgbe m kwupụrụ ya,emekwara m ka ihe ahụ m kwuru mezuo. 4 Nʼihi na amaara m na unu bụ ndị isiike,matakwa na akwara dị unu nʼolu bụ igwe a na-apụghị ịrọji arọji.Amakwaara m na egedege ihu unu bụ bronz. 5 Ọ bụ ya mere m ji buru ụzọ gwa unu nʼoge gara agaihe m gaje ime,ka unu ghara ị sị,‘Ọ bụ arụsị anyị mere ya.Ọ bụ arụsị anyị a pịrị apị na chi ọla m nyere iwu ka ha mee!’ 6 Unu anụla ama m na-agba, hụkwa ka ha na-emezu,ma unu ajụla ikwere na ọ bụ eziokwu. “Site ugbu a gawa, aga m agwa unu ihe ọhụrụnke m na-agwabeghị unu na mbụ. 7 Ọ bụ ugbu a ka e kere ya, ọ bụghị na mgbe ochie.Unu anụtụbeghị ihe banyere ya mbụ,ya mere, unu agaghị asị,‘Ọ bụ ihe maara ihe banyere ya.’ 8 E, ị nụbeghị, ị maghịkwa,site na mgbe ochie ntị gị egheghị oghe.Nʼihi na amaara m na ị bụ onye aghụghọ na-ekwesighị ntụkwasị obi,onye a na-akpọ onye nnupu isi site nʼafọ nne ya. 9 Ma nʼihi aha m, ka m na-eme ka ọnụma m jụrụnʼihi otuto m, a na m egbochi ya nʼebe ị nọ,ka a ghara ikpochapụ unu kpamkpam. 10 Lee, anụchaalam unu, ma ọ bụghị dịka e si anụcha ọlaọcha nʼọkụ.E, anwaleela m unu nʼoke ọkụ nke ahụhụ. 11 Nʼihi mụ onwe m, e, nʼihi mụ onwe m, ka m na-eme nke a.Aga m esi aṅaa hapụ ka m bụrụ onye emere ka aha m ghara ịdị nsọ?Agaghị m enye onye ọzọ otuto m. 12 “Geenụ m ntị, gị Jekọb,na gị Izrel onye m kpọrọ.Mụ onwe m bụ onye ahụ;Abụ m onye mbụ, bụrụkwa onye ikpeazụ. 13 Ọ bụ aka m tọrọ ntọala ụwa.Ọ bụkwa aka nri m gbasara eluigwe.Mgbe m kpọrọ ha okuha na-abịa guzo nʼihu m. 14 “Chịkọtaanụ onwe unu, unu niile, geenụ ntị.Onye nʼetiti arụsị ndị a gosiri ihe ndị a na-aga ime?Onye ahụ ONYENWE ANYỊ họọrọ ka ya na ya dị na mmaga-emezu nzube ya megide Babilọn,aka ya ga-emegide ndị Kaldịa. 15 Mụ onwe m, ọ bụladị mụ onwe m ekwuola ya;e, akpọọla m ya.Aga m eme ka ọbịanʼije ya, ọ ga-agakwa nke ọma. 16 “Bịakwutenụ m nso, geenụ ntị na nke a:“Site na mkpọsa mbụ ọ bụghị na nzuzo ka m kwuru okwu;mgbe o mere anọ m nʼebe ahụ.” Ma ugbu a, Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ ezitela m,o mejupụtala m na Mmụọ ya. 17 Otu a ka ONYENWE ANYỊ sịrị,Onye mgbapụta unu, bụ Onye nsọ Izrel,“Mụ onwe m bụ ONYENWE ANYỊ Chineke gị,onye na-ezi unu ihe nʼihi ọdịmma unu,na-eduzikwa unu nʼụzọ unu kwesiri iso. 18 A sịkwarị na unu ṅara ntị nʼiwu m niile,udo unu gaara na-eru dịka osimiri,ọdịmma unu adịkwa ka mmali nke ebili oke osimiri. 19 Mkpụrụ gị gaara amụba dịka aja,ụmụ unu gaara a dị ka mkpụrụ ọkụkụ a na-enweghị ike ịgụta ọnụ,a gaghị ehichapụkwa aha ha,maọbụ bibie nʼihu ha.” 20 Sitenụ na Babilọn pụọ,gbanarịnụ ndị Kaldịa!Werenụ olu iti mkpu ọṅụkwusaa inwere onwe unu a.Meenụ ka ndị bi na nsọtụ niile nke ụwa nụrụ yasịnụ, “ONYENWE ANYỊ agbapụtala ohu ya Jekọb.” 21 Mgbe O duuru ndị ya jee ije nʼọzara, ala kpọrọ nkụ, akpịrị akpọghị ha nkụ.O mere ka mmiri si nʼoke nkume sọpụtara ha,e, ọ kpọwara oke nkumemee ka mmiri sọpụta. 22 ONYENWE ANYỊ sịrị, “Ọ dịghị udo dịrị ndị na-emebi iwu.”
In Other Versions
Isaiah 48 in the ANGEFD
Isaiah 48 in the ANTPNG2D
Isaiah 48 in the AS21
Isaiah 48 in the BAGH
Isaiah 48 in the BBPNG
Isaiah 48 in the BBT1E
Isaiah 48 in the BDS
Isaiah 48 in the BEV
Isaiah 48 in the BHAD
Isaiah 48 in the BIB
Isaiah 48 in the BLPT
Isaiah 48 in the BNT
Isaiah 48 in the BNTABOOT
Isaiah 48 in the BNTLV
Isaiah 48 in the BOATCB
Isaiah 48 in the BOATCB2
Isaiah 48 in the BOBCV
Isaiah 48 in the BOCNT
Isaiah 48 in the BOECS
Isaiah 48 in the BOGWICC
Isaiah 48 in the BOHCB
Isaiah 48 in the BOHCV
Isaiah 48 in the BOHLNT
Isaiah 48 in the BOHNTLTAL
Isaiah 48 in the BOILNTAP
Isaiah 48 in the BOITCV
Isaiah 48 in the BOKCV
Isaiah 48 in the BOKCV2
Isaiah 48 in the BOKHWOG
Isaiah 48 in the BOKSSV
Isaiah 48 in the BOLCB
Isaiah 48 in the BOLCB2
Isaiah 48 in the BOMCV
Isaiah 48 in the BONAV
Isaiah 48 in the BONCB
Isaiah 48 in the BONLT
Isaiah 48 in the BONUT2
Isaiah 48 in the BOPLNT
Isaiah 48 in the BOSCB
Isaiah 48 in the BOSNC
Isaiah 48 in the BOTLNT
Isaiah 48 in the BOVCB
Isaiah 48 in the BOYCB
Isaiah 48 in the BPBB
Isaiah 48 in the BPH
Isaiah 48 in the BSB
Isaiah 48 in the CCB
Isaiah 48 in the CUV
Isaiah 48 in the CUVS
Isaiah 48 in the DBT
Isaiah 48 in the DGDNT
Isaiah 48 in the DHNT
Isaiah 48 in the DNT
Isaiah 48 in the ELBE
Isaiah 48 in the EMTV
Isaiah 48 in the ESV
Isaiah 48 in the FBV
Isaiah 48 in the FEB
Isaiah 48 in the GGMNT
Isaiah 48 in the GNT
Isaiah 48 in the HARY
Isaiah 48 in the HNT
Isaiah 48 in the IRVA
Isaiah 48 in the IRVB
Isaiah 48 in the IRVG
Isaiah 48 in the IRVH
Isaiah 48 in the IRVK
Isaiah 48 in the IRVM
Isaiah 48 in the IRVM2
Isaiah 48 in the IRVO
Isaiah 48 in the IRVP
Isaiah 48 in the IRVT
Isaiah 48 in the IRVT2
Isaiah 48 in the IRVU
Isaiah 48 in the ISVN
Isaiah 48 in the JSNT
Isaiah 48 in the KAPI
Isaiah 48 in the KBT1ETNIK
Isaiah 48 in the KBV
Isaiah 48 in the KJV
Isaiah 48 in the KNFD
Isaiah 48 in the LBA
Isaiah 48 in the LBLA
Isaiah 48 in the LNT
Isaiah 48 in the LSV
Isaiah 48 in the MAAL
Isaiah 48 in the MBV
Isaiah 48 in the MBV2
Isaiah 48 in the MHNT
Isaiah 48 in the MKNFD
Isaiah 48 in the MNG
Isaiah 48 in the MNT
Isaiah 48 in the MNT2
Isaiah 48 in the MRS1T
Isaiah 48 in the NAA
Isaiah 48 in the NASB
Isaiah 48 in the NBLA
Isaiah 48 in the NBS
Isaiah 48 in the NBVTP
Isaiah 48 in the NET2
Isaiah 48 in the NIV11
Isaiah 48 in the NNT
Isaiah 48 in the NNT2
Isaiah 48 in the NNT3
Isaiah 48 in the PDDPT
Isaiah 48 in the PFNT
Isaiah 48 in the RMNT
Isaiah 48 in the SBIAS
Isaiah 48 in the SBIBS
Isaiah 48 in the SBIBS2
Isaiah 48 in the SBICS
Isaiah 48 in the SBIDS
Isaiah 48 in the SBIGS
Isaiah 48 in the SBIHS
Isaiah 48 in the SBIIS
Isaiah 48 in the SBIIS2
Isaiah 48 in the SBIIS3
Isaiah 48 in the SBIKS
Isaiah 48 in the SBIKS2
Isaiah 48 in the SBIMS
Isaiah 48 in the SBIOS
Isaiah 48 in the SBIPS
Isaiah 48 in the SBISS
Isaiah 48 in the SBITS
Isaiah 48 in the SBITS2
Isaiah 48 in the SBITS3
Isaiah 48 in the SBITS4
Isaiah 48 in the SBIUS
Isaiah 48 in the SBIVS
Isaiah 48 in the SBT
Isaiah 48 in the SBT1E
Isaiah 48 in the SCHL
Isaiah 48 in the SNT
Isaiah 48 in the SUSU
Isaiah 48 in the SUSU2
Isaiah 48 in the SYNO
Isaiah 48 in the TBIAOTANT
Isaiah 48 in the TBT1E
Isaiah 48 in the TBT1E2
Isaiah 48 in the TFTIP
Isaiah 48 in the TFTU
Isaiah 48 in the TGNTATF3T
Isaiah 48 in the THAI
Isaiah 48 in the TNFD
Isaiah 48 in the TNT
Isaiah 48 in the TNTIK
Isaiah 48 in the TNTIL
Isaiah 48 in the TNTIN
Isaiah 48 in the TNTIP
Isaiah 48 in the TNTIZ
Isaiah 48 in the TOMA
Isaiah 48 in the TTENT
Isaiah 48 in the UBG
Isaiah 48 in the UGV
Isaiah 48 in the UGV2
Isaiah 48 in the UGV3
Isaiah 48 in the VBL
Isaiah 48 in the VDCC
Isaiah 48 in the YALU
Isaiah 48 in the YAPE
Isaiah 48 in the YBVTP
Isaiah 48 in the ZBP